Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Jammeh bụ onye ọchịchị ikpeazụ nọ na mba West Afrika ji aka ike were nọrọ n’ọchịchị. | Leipzig Corpus Collections |
Jammeh chịrị mba Gambia afọ iri abụọ na abụọ, ganye na ọ daa na nhọpụta nke e mere n’afọ gara aga. | Leipzig Corpus Collections |
Jammeh kwuru na Alla gwara ya na ọ ga-achị mba Gambia ganye na otu nde afọ, o nwere mgbe ọ nọkatara kwuo na o ji ike e ji agwọ ọrịa obilinajaọcha wdg. | Leipzig Corpus Collections |
January 10 bu ubochi nke 10th ( iri ) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 10th, 2016 Onye ilo anyị biri, ma anyị biri K ‘anyị rie ji ọhụrụ afọ a n’udo Nke sị ibe ya ebela nku kwa kwaa ya. | Leipzig Corpus Collections |
January 10th, 2017 Otu enyi m gwara m na ihe na-ewe ya iwe ebe m nọ bụ na mgbe ọbụla m na-aza ekwentị na m kpọọ ya na m na-asụ Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
January 11 bu ubochi nke 11th (iri na otu) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 12 bu ubochi nke 12th (iri na abuo) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 12th, 2017 Oge ọbụla ekwutere okwu obi mgbawa, ihe na agbatakarịrị ndị mmadụ n’obi oge ọbụla bụ na ọ bụ naanị ụmụ nwoke na-agbawa ụmụ nwanyị obi. | Leipzig Corpus Collections |
January 13 bu ubochi nke 13th (iri na ato) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 14 bu ubochi nke 14th (iri na ano) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 15 bu ubochi nke 15th (iri na ise) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 16 bu ubochi nke 16th (iri na isii) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 16th, 2017 Na mbụ anyị chetara na mgbe anyị bụ ụmụaka, na agwụgwa bụ ihe anyị ji egwu egwu. | Leipzig Corpus Collections |
January 17 bu ubochi nke 17th (iri na asaa) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 18 bu ubochi nke 18th (iri na asato) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 19 bu ubochi nke 19th (iri na iteghete) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Agbamakwụkwọ: Oge ụmụnwanyị na-agba akwụkwọ ji eti onwe ha mmanwụ n’ihu, “kọnfushọn dịmagakwa”. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Aha ndị omebe iwu ukwu binyere aka n’iwelite ego mmanụ ụgbọala, a gbaara Aha ndị omebe iwu ukwu binyere aka n’iwelite ego mmanụ ụgbọala, a gbaara Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ajụjụ ọtụtụ na-ajụzi ugbu a bụ; ọ bụ Osibanjo ga-ebinye aka na bọọjeti Naijiria ka a ga-ezijere ya Buhari? | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Biafra50: Ụda Si Na Okwu Ndị Ọnụ Na-Eru N’okwu Na Ya Bụ Mmemme n’Abụja Biafra50: Ụda Si Na Okwu Ndị Ọnụ Na-Eru N’okwu Na Ya Bụ Mmemme n’Abụja Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Bọọjeti mmabute ego: ụlọọrụ gọọmenti na-ahụ maka mgbasa ozi ga-eji N661m mee ngagharị/erimeri Bọọjeti mmabute ego: ụlọọrụ gọọmenti na-ahụ maka mgbasa ozi ga-eji N661m mee ngagharị/erimeri Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Buhari kwuru na ọ ga-abata tata… o kenere ndị Naijiria kpeere ya ekpere Buhari kwuru na ọ ga-abata tata… o kenere ndị Naijiria kpeere ya ekpere Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Buhari nyere onye ọkaikpe n’ikpe asambodo ya ego.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 DSS akpọọla Pst Suleiman oku ka ọ bịa hụ ha n’ụbọchị mọndee, ka ntọrọ ya ekweghị ha DSS akpọọla Pst Suleiman oku ka ọ bịa hụ ha n’ụbọchị mọndee, ka ntọrọ ya ekweghị ha Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ego Kerozin Na NNPC Arịgola N83, Ọ Bụghịzi N50; Ego Ole Na Striiti? | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Etu gọọmenti a si akwụ ndị agụụ ụgwọ ka ha meere ya ngagharị nkwado dizikwa egwu! | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ezeife, Okwadike Igboukwu: ka emezigharia ọnọdụ ọchịchị obodo Naijiria màọbụ ka Naijiria kewaa Ezeife, Okwadike Igboukwu: ka emezigharia ọnọdụ ọchịchị obodo Naijiria màọbụ ka Naijiria kewaa Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ezeife, Okwadike Igboukwu: ka emezigharia ọnọdụ ọchịchị obodo Naijiria màọbụ ka Naijiria kewaa Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ịba Ahụ Ọkụ (Typhoid): ihe na-ebute ya, ụdị nyocha eji achọpụta ya, na ọgwụgwọ ya, na Bekee na n'Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ihe ise dị egwu mere n’akụkụ ụwa dum n’ọnwa Jenuarị nke metụtara ọtụtụ mmadụ Ihe ise dị egwu mere n’akụkụ ụwa dum n’ọnwa Jenuarị nke metụtara ọtụtụ mmadụ Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ihe omụmụ nke abụọ: Ụdaume na Ndàkọrịtà Ụdaume Igbo, ihe gbasara ya. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ihe ọmụmụ nke anọ: ebe iwu ndakọrịtà ụdaume na-adịghị adị ire. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ihe omụmụ nke ise: Myiriụdaume ‘M’ na ‘N’, na Ndagba Myiriudaume. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ihe omụmụ nke mbụ: Mkpụrụedemede Igbo(ABỊỊDỊỊ) na-etu esi akpọ na ihe eji akpọ ha. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ihe UN kwuru gbasara ndị ntorobia Ugwu Awụsa ịgwa ndị Igbo kwara ngwongwo ha pụọrụ ha. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 I nụrụ akụkọ maka nwata nwoke amụrụ n’India bu ọdụdụ, a na-efe ka chukwu? | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Iri Ji Ọhụrụ/ Ịwa Ji n’Ala Igbo: ọtụtụ ihe i kwesịrị ịma maka ya. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ka m jụkwa, kedu ihe pụrụ iche Obianọ rụgolu n’Anambra Steeti? | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Kedu ihe i nwere ikwu maka ọnọdụ Buhari? | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Kepu kepu na-ekwu na ndị agha Naijiria na-achọ iweghara ọchịchị? | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 KPOMKWEM: Njirimara Ụmụ nwoke Ndị A na-akpọ Fọk Bọyisi KPOMKWEM: Njirimara Ụmụ nwoke Ndị A na-akpọ Fọk Bọyisi Chidimma Nwabueze. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 KPOMKWEM: Ụmụnwoke ndị ọ nọ na “nwunye achọ nwanyị” KPOMKWEM: Ụmụnwoke ndị ọ nọ na “nwunye achọ nwanyị” Michael Alokwem. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Magu: ma ndị DSS na ụlọ omebe iwu ukwu achọrọ ma ha achọghị ọrụ m dịka onyeisi EFCC na-aga n’ihu Magu: ma ndị DSS na ụlọ omebe iwu ukwu achọrọ ma ha achọghị ọrụ m dịka onyeisi EFCC na-aga n’ihu Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Mba Rọshịa na Amerịkà na-achọ irụkpọ onwe ha anya. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Metụ m, m metụrụ gị: Okorocha na Obiano ji ọnụ egosi akpụobi ha.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Mmadụ iri nwụrụ n’Ile-Ife n’ọgụ ndị Yoruba na Hausa: gọọmenti amachiela onye ọbụla ịpụta ezi Mmadụ iri nwụrụ n’Ile-Ife n’ọgụ ndị Yoruba na Hausa: gọọmenti amachiela onye ọbụla ịpụta ezi Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Mmadụ karịrị narị abụọ ka ndị IPOB kwuru na-efu efu kemgbe ụnyaahụ, iri na atọ nwụrụ anwụ Mmadụ karịrị narị abụọ ka ndị IPOB kwuru na-efu efu kemgbe ụnyaahụ, iri na atọ nwụrụ anwụ Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ndị ntorobia ndị Awụsa enyela ndị Igbo nile nọ n’ala ha iwu ka ha kwara ngwongwo ha pụọ. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ndị ụlọọrụ mgbasa ozi ekwentị chọrọ ịkwụsị ndị mmadụ inwete “Skype” na “Whatsapp” Ndị ụlọọrụ mgbasa ozi ekwentị chọrọ ịkwụsị ndị mmadụ inwete “Skype” na “Whatsapp” Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ndị Uwe Ojii (SARS) Awkụzụ: mbido na njedebe agwa ọjọọ ndị uwe ojii,“ Ha abụ ndị omekome, ka ha abụ ndị nchekwa obodo?” | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Nnamdi Kanụ kwuru na ọ ma maka Radio Biafra bidoro ọhụrụ n’Amerịkà, mana o nyebeghi ha nkwado ya. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Nri, ihe mbụ ọtụtụ ụmụ nwoke hụrụ n’anya. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Nwa ada onye Igbo bụ onye nke isii ọkwa ya kasi dị elu N‘ụlọọrụ “World Bank”.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Nwodo: ọ bụrụ na gọọmenti akwụsịghị mkpagbu na mmegbu ndị Igbo, o nwere ike ime ka onye ọbụla chọwa Biafra? | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Obodo a esika, ruo ugbu a, anyị amabeghị onye nwe ijeri naịrà iri na atọ(N13b) ndị EFCC sị na ha hụrụ? | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Okorocha: ndị nara ezumike nka ọrụ, ụnụ ga-echefuriri ụzọ isii n’ụzọ iri ụgwọ m ji ụnụ. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Okwu Mbido Na Nnọọ Maka Ọkọrọtọ a Okwu Mbido Na Nnọọ Maka Ọkọrọtọ a Michael Alokwem. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ondo steeti na-akpọtụ ugbua: APC a na-akwado ime ihe ha mere n’Edo? | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Onye nọ ọdụ ka onyeisi oche gburu gburu nke APGA, ahapụla ụwa Onye nọ ọdụ ka onyeisi oche gburu gburu nke APGA, ahapụla ụwa Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ọrịa mgbakwa onu egbuola ihe karịrị narị abụọ na iri asaa(270) n’afọ a na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Sahara Reporters: ọrịa ji Buhari bụ nke ọsụ(Prostate) mbata ya ga-eru ọnwa anọ, ọ kariala afọ iri asatọ Sahara Reporters: ọrịa ji Buhari bụ nke ọsụ(Prostate) mbata ya ga-eru ọnwa anọ, ọ kariala afọ iri asatọ Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Tuface: aka m adịghịzi na ngagharị ndị Naijiria ga-eme echi… mana ọ ka ga-adị Tuface: aka m adịghịzi na ngagharị ndị Naijiria ga-eme echi… mana ọ ka ga-adị Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 57 Ụlọikpe ekwuọla na okwu adịghị n’ikpe isii gọọmenti etiti mara Nnamdi Kanụ, ma kwuo ka ebidogharịa ikpe n’ise fọrọ nụ. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 Ịba Ahụ Ọkụ (Typhoid): ihe na-ebute ya, ụdị nyocha eji achọpụta ya, na ọgwụgwọ ya, na Bekee na n'Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2016 Ihe mara mma ejighị ugobe elele ya. | Leipzig Corpus Collections |
January 19th, 2017 Fọk bọyisi bụ ụmụ nwoke ndị a ji ụmụ nwanyị agba okoso. | Leipzig Corpus Collections |
January 20 bu ubochi nke 20th (iri abuo) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 20th, 2016 Dịka anyị siri mara Gọọmenti na-ebe akwa kemgbe na otu mkpụrụ ego atọbọghị ya n’aka kemgbe ha banyere n’ọchịchị. | Leipzig Corpus Collections |
January 20th, 2016 Ọ bụghịkwa m, kọrọ nke a, ọ bụ ndị Sahara Rịpọtas kwupụtara nke a n’ehihie a. Odoziakụ Uche Ekwunife bụ otu onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo i ga-asị na ọ gazuola otu pati nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 20th, 2016 Ọbụghị taata ka kepu kepu na nke a ga-eme pụtara ihe. | Leipzig Corpus Collections |
January 20th, 2017 Gambia kemgbe ngwụsị afọ gara aga bụ obodo na-akwado itinye isi n’ọgbaghara. | Leipzig Corpus Collections |
January 21 bu ubochi nke 21st (iri abuo na otu) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 21st, 2016 N’oge na-adịghị anya, Anambra steeti ga-ewere oche dịka ebe akacha azụpụta ọkụkọ na Ọwụwa Anyanwụ nke Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
January 21st, 2016 Onye mara ọkwa nke a bụ Onyeisi ndị Amị bụ Lt. | Leipzig Corpus Collections |
January 21st, 2017 Ụnyaahụ ka ndị IPOB mere ngagharị nke iji gosi na ha kwụ onyeisi ọchịchị ọhụrụ mba Amerịkà n’azụ. | Leipzig Corpus Collections |
January 22 bu ubochi nke 22nd (iri abuo na abuo) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 22nd, 2016 Kemgbe ụbọchị abụọ ka ndị mmebe iwu anyị nọ na nrụrịta ụka gbasara ego aga-eji rụọ ọrụ n’afọ a(budget). | Leipzig Corpus Collections |
January 22nd, 2016 Ọrịa flu bụ nke ọ ga-abụ, e chee na-ọnago. | Leipzig Corpus Collections |
January 23 bu ubochi nke 23rd (iri abuo na ato) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 23rd, 2016 Ama m na ụnụ na-egoli na ngwụsị izuụka a? Nnọọnu na-ebe ọ na-akpọtụ. | Leipzig Corpus Collections |
January 23rd, 2016 Ịba Ahụ Ọkụ (Typhoid): ihe na-ebute ya, ụdị nyocha eji achọpụta ya, na ọgwụgwọ ya, na Bekee na n'Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
January 23rd, 2016 Ịba Lasa akpaala mkpa mkpa n’afọ a. O dịghị anọkarị mmadụ otu ọnwa n’ahụ tupu ọ dara onye ahụ aka gbulie. | Leipzig Corpus Collections |
January 23rd, 2016 Ihe omụmụ nke abụọ: Ụdaume na Ndàkọrịtà Ụdaume Igbo, ihe gbasara ya. | Leipzig Corpus Collections |
January 23rd, 2016 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
January 23rd, 2017 Abịa n’ala Igbo mgbe ochie, ezinụlọ n’ozuzuoke ya, na-egosipụta etu obodo dị. | Leipzig Corpus Collections |
January 24 bu ubochi nke 24th (iri abuo na ano) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 24th, 2016 Na mbido, a chọrọ m ka m kwuo, na ọ bụ oke na ọrụ dịrị onye ọbụla hụrụ obodo ya n’anya, ịdị na-enyocha ma na-ekwupụta eziokwu dị n’ihe ndị ọchịchị anyị na-eme. | Leipzig Corpus Collections |
January 24th, 2017 Mmanụ petrolu dị ka o si dị ugbu a nwere ike itinye ego, oge ọbụla. | Leipzig Corpus Collections |
January 25 bu ubochi nke 25th (iri abuo na ise) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 25th, 2016 Ilu Igbo amaka kwanụ, o nweghị ihe màọbụ okwu a ga-ekwu maka ya, agaghị ahụ ilu a ga-eji kwuo maka ya. | Leipzig Corpus Collections |
January 25th, 2016 Kadịnal Okogie so na ndị echichi na-adịghị ekpuchi nkata n’isi were agwa ndị ọchịchị anyị okwu. | Leipzig Corpus Collections |
January 25th, 2016 Na ngwụsị izuụka ka etinyere ego na ego ọzụzụ mmanụ ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
January 25th, 2017 Naijiria jaga jaga, egwu Idris Abdulkareem bụ ugbu a ka e kwesiri iti ya n’obodo a. Ihe nile yatọsịrị ayatọsị ma sigbuo onwe ya ka nkakwụ. | Leipzig Corpus Collections |
January 26 bu ubochi nke 26th (iri abuo na isii) na onwa ana kpo January ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
January 26th, 2016 Anyị ka nọ na mbido afọ mana ọrịa dị iche iche na ọtụtụ ihe ọjọọ na-apụta ọhụrụ karịrị akarị. | Leipzig Corpus Collections |
January 26th, 2016 Ihe karịrị izuụka atọ ka ndị EFCC ji achọ Tompolo, ka ha kpara ya aka mee ya ihe ha na-eme, Dasuki, Metụ na ndị ọzọ ugbu a. Mana ijide ya bụ nwa amadi tara akpụ di ka nwa ngwurọ i chere dimgba aka mgba. | Leipzig Corpus Collections |
January 26th, 2016 Ndị kwuru okwu, sịrị na, udo ka mma. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.