Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
January 26th, 2016 Ọrịa mgbakwa onu egbuola ihe karịrị narị abụọ na iri asaa(270) n’afọ a na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
January 26th, 2017 Oge m bara mahadum ọhụrụ, enyi m nwanyị mụ na ya gụkọrọ n ’ụlọakwụkwọ sekọndịrị gwara m bịa leta ya ebe o bi.
Leipzig Corpus Collections
January 27 bu ubochi nke 27th (iri abuo na asaa) na onwa ana kpo January ma na afo nile.
Leipzig Corpus Collections
January 27th, 2016 59 Okwu Mbido Na Nnọọ Maka Ọkọrọtọ a Michael Alokwem.
Leipzig Corpus Collections
January 27th, 2016 Mkpụrụ ọsụ so na ibe ndu (organ) dị mmadụ n’ahụ.
Leipzig Corpus Collections
January 27th, 2017 Akụkọ a bụ ihe mere n’obodo Iduu.
Leipzig Corpus Collections
January 27th, 2017 Akụkọ na ọnwụ akparala Buhari aka, na akụkọ na ahụ adịghị ya na-efegharị ka nnụnụ kemgbe onyeisi obodo hapụrụ Naijiria gàba obodo ije zuo ike.
Leipzig Corpus Collections
January 28 bu ubochi nke 28th (iri abuo na asato) na onwa ana kpo January ma na afo nile.
Leipzig Corpus Collections
January 28th, 2016 Onyeisi ala anyị n’oge gara aga, nwere nnukwu nzukọ, nke ndị nta akụkọ n’ụwa nile kpọkuru ya ka ọbịà.
Leipzig Corpus Collections
January 29th, 2017 Kemgbe ndị DSS chọsịrị ịtọrọ onye oziọma bụ Suleiman Johnson, ebumnobi ndị mmadụ gbasara ya bụ ihe merenụ bụzi nke ndị, “ndị kwe na ndị ekweghị”.
Leipzig Corpus Collections
January 2 bu ubochi nke 2nd (abuo) na onwa ana kpo January ma na afo nile.
Leipzig Corpus Collections
January 2nd, 2017 Ihe ịgba anya mmiri nke na-eme na “Southern Kaduna”, abụghị tata ka o bidoro.
Leipzig Corpus Collections
January 31 bu ubochi nke 31th (iri ato na otu) na onwa ana kpo January ma na afo nile.
Leipzig Corpus Collections
January 31st, 2016 Ihe ọmụmụ nke anọ: ebe iwu ndakọrịtà ụdaume na-adịghị adị ire.
Leipzig Corpus Collections
January 31st, 2016 Ihe omụmụ nke ise: Myiriụdaume ‘M’ na ‘N’, na Ndagba Myiriudaume.
Leipzig Corpus Collections
January 31st, 2016 Ọ ga-ahịa nnukwu ahụ tupu mmadụ ede ahịrịokwu abụọ n’asụsụ Igbo ma “na” abataghị na ya.
Leipzig Corpus Collections
January 31st, 2017 Ọtụtụ mmadụ anụla maka osisi nke a na-akpọ “Moringa”, n’akụkụ ala Igbo, mkpọtụ maka ya bidoro dasibe ụda ike ihe dị ka afọ ise gara aga.
Leipzig Corpus Collections
January 3rd, 2017 Mba nile dị n’ụwa ugbu a nọzi ọdụ ka otu obodo, ihe mere n’otu ebe gbasara ọtụtụ obodo ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
January 4 bu ubochi nke 4th (ano) na onwa ana kpo January ma na afo nile.
Leipzig Corpus Collections
January 4th, 2017 Taata ka ụmụ Igbo na-azụ ahịa n’ahịa Alaba dị na Legos, kpọkuru onye isi uwe ojii na Naijiria bụ Idris, ka ọ gbatara ha ọsọ enyemaka.
Leipzig Corpus Collections
January 5 bu ubochi nke 5th (ise) na onwa ana kpo January ma na afo nile.
Leipzig Corpus Collections
January 5th, 2017 Kemgbe afọ gara aga, ebe ọbụla I lere anya, I ga-ahụ ihe gbasara Ifeanyi Ụba nke “Capital oil”.
Leipzig Corpus Collections
January 5th, 2017 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
January 5th, 2017 Na ihe siri ike, na ego adịghị, abụghị maka gọọmenti Buhari.
Leipzig Corpus Collections
January 6 bu ubochi nke 6th (isii) na onwa ana kpo January ma na afo nile.
Leipzig Corpus Collections
January 6th, 2017 Kemgbe afọ gara aga, ebe ọbụla I lere anya, I ga-ahụ ihe gbasara Ifeanyi Ụba nke “Capital oil”.
Leipzig Corpus Collections
January 7 bu ubochi nke 7th (asaa) na onwa ana kpo January ma na afo nile.
Leipzig Corpus Collections
January 7th, 2017 Otu ihe ọjọọ na-ewe Chukwu iwe bụ ikpachara anya jide mmadụ ụgwọ ruru ya na ọ rụcha ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
January 8 bu ubochi nke 8th (asato) na onwa ana kpo January ma na afo nile.
Leipzig Corpus Collections
January 9 bu ubochi nke 9th (iteghete) na onwa ana kpo January ma na afo nile.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Agbamakwụkwọ: Oge ụmụnwanyị na-agba akwụkwọ ji eti onwe ha mmanwụ n’ihu, “kọnfushọn dịmagakwa”.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ịba Ahụ Ọkụ (Typhoid): ihe na-ebute ya, ụdị nyocha eji achọpụta ya, na ọgwụgwọ ya, na Bekee na n'Igbo.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ihe ịrịba ama mere na ọgbakọ nke ndị ọchịchị mba nile, na ndị okwu ha na-aba n’ihe gbasara achụnta ego n’ụwa nile.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ihe omụmụ nke abụọ: Ụdaume na Ndàkọrịtà Ụdaume Igbo, ihe gbasara ya.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ihe ọmụmụ nke anọ: ebe iwu ndakọrịtà ụdaume na-adịghị adị ire.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ihe omụmụ nke ise: Myiriụdaume ‘M’ na ‘N’, na Ndagba Myiriudaume.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 I nụrụ akụkọ maka nwata nwoke amụrụ n’India bu ọdụdụ, a na-efe ka chukwu?
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Na mbụ anyị chetara na mgbe anyị bụ ụmụaka, na agwụgwa bụ ihe anyị ji egwu egwu.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ndị Igbo na-agọ ọfọ, ihe mbụ ha na-agọlụ ọfọ bụ maka, ogologo ndụ na ahụ isi ike.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ndị nwe m na ndị m nwe, nnọọ nụ na nkuzi nke izuụka a. Asụsu anyị ga-adịrịrị.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ndị Uwe Ojii (SARS) Awkụzụ: mbido na njedebe agwa ọjọọ ndị uwe ojii,“ Ha abụ ndị omekome, ka ha abụ ndị nchekwa obodo?”
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 O na-abụ anọkata, otu ihe ga-agbagwoju mmadụ anya eme, mkpu na akụkọ arịba ibe ha elu.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ọnọdụ onye ọkaikpe nyere Nnamdi Kanụ maka iji si ụlọ mkpọrọ pụọ dịka wayo Mazi Alokwem, Michael C.. April 27th, 2017 Biafra50: Ụda Si Na Okwu Ndị Ọnụ Na-Eru N’okwu Na Ya Bụ Mmemme n’Abụja Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 O nwere ihe m chọpụtara gbasara ụmụnwanyị na-agba akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ọtụtụ n’ime anyị bụ ndị tara nsusu n’ụtụtụ a, ọtụtụ bụ ndị o na-amasi nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2016 Ọtụtụ n'ime anyị na-enwe oke añụli, mgbe anyị lele onwe anyị anya, ahụ anyị ezuo oke na-enweghị ntụpọ.
Leipzig Corpus Collections
January 9th, 2017 Ụnyaahụ ka ezinụlọ Ọzọ Nwabueze Okafor, tiburu onwe ha n’akwa maka ọnwụ bịara buru nwanne ha nwoke.
Leipzig Corpus Collections
Jeeso mere ha ebere.
Leipzig Corpus Collections
Jeremy Renner Jeremy Renner bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
“Jesu Kristi, wu okwu nke wuru onu ahu, nwu na elu obe maka nzoputa nke ndi mmehie, we bi lie na ubochi nke ato we gba go na elu igwe.
Leipzig Corpus Collections
Jí bu abụbọ m̀kpòlògwù nke ha na kpo Dioscorea na asụsụ Latin.
Leipzig Corpus Collections
Jimmy Wales bu onye bidoro Wikipedia.
Leipzig Corpus Collections
Jiri ihe ọ bụla ọzọ na-expressly Amachibidoro na ike ịkpata oké obodo na mpụ ụgwọ.
Leipzig Corpus Collections
Jiri nke KBC Networks Documents adịghị egosi bụla azụmahịa mkpakọrịta na KBC Networks, ndị ọzọ karịa nke a asịwo na-ere ákwà.
Leipzig Corpus Collections
Jiri nke KBC Networks Property adịghị egosi bụla azụmahịa mkpakọrịta na KBC Networks, ndị ọzọ karịa nke asịwo na-ere ákwà.
Leipzig Corpus Collections
Joey King (2010) Joey Lynn King (30 Juun 1999) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Johnn Cash (1969) Johnny Cash (26 Febrụwarị 1932 12 Septemba 2003) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Jonathan akpogo ndi uka oku maka idozi obodo Jonathan kpọrọ oku a n’ụbọchị Sọndee, ebe a na-eme ichete na o ruona afọ 30 e chiri Cardinal John Onaiyekan echichi bishọp.
Leipzig Corpus Collections
Jonathan akpogo ndi uka oku maka idozi obodo Onye isi ala Nigeria, Goodluck Jonathan, akpọkuola ndị na-eso ụzọ Christ ka ha bụrụ ndị isi n’ihe gbasara idozi obodo.
Leipzig Corpus Collections
Jonathan gbakwụnyere n’ọ bụ oke ihe nwute na ọtụtụ ndị Nigeria na-ete ala anyị nsị n’ihu.
Leipzig Corpus Collections
Jonathan gbara ụkwụ n’obodo Mubi, yana Baga, maka ilete ndị soja ala Naịjiria..
Leipzig Corpus Collections
Jonathan gbara ụkwụ n’obodo Mubi, yana Baga, maka ilete ndị soja ala Naịjiria, ndị na-alụsi ọgụ ike n’ịchụpụ ndị Boko Haram n’ọtụtụ obodo ndị ha jiri mere ebe mgbakwasa ụkwụ.
Leipzig Corpus Collections
Jonathan gwara Christiane ka o jee jụọ ndị Nigeria bi ebe dịka Lagos na Abuja.
Leipzig Corpus Collections
’ Jonathan gwara Morsi na ya bụ Jonathan na-atụ anyị ikwalite ọnọdụ mmekọrịta enyi na enyi, bụ nke dị n’ekiti ala Nigeria na mba Ijipt.
Leipzig Corpus Collections
Jonathan gwara ndị agha nke ala Naịjiria na mmeri ahụ ha na-enwe n’ọgụ ahụ ha na-ebusa ndị agha iyi egwu, Boko Haram, n’ugwu awụsa, bụ ihe ịrụ ụka nye ndị niile ahụ chere na ndị agha Naịjiria enweghị aja ha chịtara m’ọ dara ha na ndị Boko Haram.
Leipzig Corpus Collections
Jonathan kpọrọ ndị aka na-achị mba ụwa niile ka ha gbaa mbọ na-etinye anya n’ụzọ a ga-esi achụ ụbịam ọsọ na mpaghara ụwa dị iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Jonathan kpọrọ oku a taa bụ ụbọchị ụka, mgbe ọ na-aka ụka n’ụlọ okpukpere chi Cathedral Church of Christ, na Marina, na Lagos.
Leipzig Corpus Collections
Jonathan kwuru na ndị Naịjiria kwesiri ịna-ekpesi ekpere ike tụmadị ugbu a ala Naịjiria na-enwe ihe iche aka mgba gbara ọnọdụ nchekwa.
Leipzig Corpus Collections
Jonathan kwuru na ndị otu Boko Haram bụ nanị ihe aka mgba chere Nigeria n’ihu.
Leipzig Corpus Collections
Josh Duhamel Josh Duhamel bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
July 26th, 2016 Kemgbe ihe karịrị afọ iri anọ ka e ji achọ mmanụ n’Ugwu Awụsa, gọọmenti kwuru gọọmenti, etinyeela ego karịrị aja dị n’ikpere osimiri na ime nke a. Mana otu mkpụrụ mmanụ ga-eju ọkwa eji akwọ aka ahụbeghị ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
July 27th, 2016 Mbọ kacha mbọ sayensi na-agba bụ ịhụ na ọtụtụ ihe omimi mechara bụrụ ihe gbaara ọtọ ka ehihie.
Leipzig Corpus Collections
July 29th, 2016 Ụnyaahụ ndị Boko Haram kpara mkpamkpa nke metụtara ndị ọrụ UNICEF.
Leipzig Corpus Collections
July 30th, 2016 Imo steeti so na steeti ji ndị ọrụ oyibo ha ụgwọ ọrụ ka ana-anwụ anwụ.
Leipzig Corpus Collections
June 10th, 2017 Ihe UN kwuru gbasara ndị ntorobia Ugwu Awụsa ịgwa ndị Igbo kwara ngwongwo ha pụọrụ ha.
Leipzig Corpus Collections
June 10th, 2017 Otu mkpisi aka rụta mmanụ, o zuo ọha ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
June 14th, 2017 Ndị otu ọgụ nke Naija Delta ekwuọla ka ndị Awụsa nile nwere ọdọ mmanụ n’ala ha, ka ha weghachie ya ngwangwa Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
June 14th, 2017 Nwa ada onye Igbo bụ onye nke isii ọkwa ya kasi dị elu N‘ụlọọrụ “World Bank”..
Leipzig Corpus Collections
June 14th, 2017 Ọ na-adị mma anọkata mmadụ ajụọ onwe ya ajụjụ na-enweghị mgbàkwụnye gbasara mmasị màọbụ enweghị mmasị na ndọrọ ndọrọ ọchịchị onye na-achị obodo.
Leipzig Corpus Collections
June 14th, 2017 Ọrịa mgbakwa onu egbuola ihe karịrị narị abụọ na iri asaa(270) n’afọ a na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
June 17th, 2017 Ka m jụkwa, kedu ihe pụrụ iche Obianọ rụgolu n’Anambra Steeti?
Leipzig Corpus Collections
June 20th, 2017 Kemgbe afọ abụọ gara aga ka anyị bidoro maba ọkwa maka ajọ ọrịa, nke na-egburi ndị mmadụ ka a ga-asị na mmadụ bụ ọkụkọ.
Leipzig Corpus Collections
June 20th, 2017 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
June 20th, 2017 Ndị otu ọgụ nke Naija Delta ekwuọla ka ndị Awụsa nile nwere ọdọ mmanụ n’ala ha, ka ha weghachie ya ngwangwa Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
June 20th, 2017 Ndị ụlọọrụ mgbasa ozi ekwentị chọrọ ịkwụsị ndị mmadụ inwete “Skype” na “Whatsapp” Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
June 3rd, 2017 Ezeife, Okwadike Igboukwu: ka emezigharia ọnọdụ ọchịchị obodo Naijiria màọbụ ka Naijiria kewaa Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
June 3rd, 2017 Ụbọchị tọọzidee ka ndị sinet kwubekwara okwu ọzọ maka itinyekwu ego n’ego eji agba mmanụ eji akwọ ụgbọala.
Leipzig Corpus Collections
June 5th, 2017 Aha ndị omebe iwu ukwu binyere aka n’iwelite ego mmanụ ụgbọala, a gbaara Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
June 5th, 2017 Onwa ọbụla ọtụtụ ihe ịtụnanya, ihe egwu na ihe nchọpụta na-eme na mpaghara ụwa, anyị nọ n’ime ya.
Leipzig Corpus Collections
June 7th, 2017 Ụbọchị ọbụla na akụkọ nke ya na-ada ka ihe na-eme n’ọnwa.
Leipzig Corpus Collections
June 9th, 2017 Ndị ntorobia ndị Awụsa enyela ndị Igbo nile nọ n’ala ha iwu ka ha kwara ngwongwo ha pụọ.
Leipzig Corpus Collections
June 9th, 2017 Ndị UN taata mere ka onye ọbụla mata ebumnobi ha gbasara okwu ahụ na-arụ afọ nke ndị ntorobia ndị Awụsa nyụpụrụ abalị ole gara aga.
Leipzig Corpus Collections
Ka abanyere n’ọnwa gara aga, ahụkwara ọzọ, nke iri na abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ka afọ abụọ gachara, Kenneth lọtara, were na-emekasị ego ka-agasị na-ana aghọta ya n’osisi.
Leipzig Corpus Collections
Ka afọ abụọ gafere, ọ pụtara na mkpọrọ were malite ịso azọ ọkwa onye isi ala na 1998.
Leipzig Corpus Collections
Ka afọ na-aga ka oku maka inwe Biafra na-esiwanye ike.
Leipzig Corpus Collections
Ka agba nke mbụ ọchịchị ya na-erute n’isi njedebe, Obama weputere onwe ya maka iji aha ndị otu Demokrat azọ ọkwa, n’ọnwa Nọvemba afọ 2012.
Leipzig Corpus Collections
Ka àgbọ́ghọ̀, Agnes mèghèrè ọrụ onwe ya ị gbákọ̀tá ihnye òmẹ́kà.
Leipzig Corpus Collections
Ka ahụ ọkụ resịbara ya ike, ya na ka ọbara si n’oghere nile dị ya n’ahụ were pụtaba, e buuru ya bute na Ụlọọgwụ kasị ukwu n’Anambra steeti, Amakụ dị n’Ọka.
Leipzig Corpus Collections