Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ka a hụrụ na ya bụ nwoke achọghị inye efe, ndị agha mba “West Africa” jikere izi ya ihe oke ji azụ eme.
Leipzig Corpus Collections
Ka a jụbaziri ya, o were kwuo na o nyere mmadụ nke ya.
Leipzig Corpus Collections
Ka a ka na-ekwu, ọtụtụ ndị mmadụ mere ngagharị iwe maka ndị ‘Amnesty International’ n’izu a. Ha bara n’ụlọọrụ ha, ma mebisia ọtụtụ ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ka akụkọ a na-aga n’ihu, ndị amị Naijiria rụrụ ụlọọrụ ọhụrụ na be Buhari di na Daura, Katsina steeti.
Leipzig Corpus Collections
Ka a na-ekwu ka a na-ekwu, Mbe a gbara nachighete azụ buru nkata abụọ o ga-eji buru anụ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ka a na-eti ndị ISIS mmanwụ, ha na-emekpakwa ndị agha ahụ ahụ n’ụzọ pụrụ iche.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị chetakwa na ihe kpatara anyị ji were mụọ nke a bụ i mara etu esi akpọpụta ma mara ede ya bụ asụsụ Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị ghọta ya nke ọma na ọmụmatụ a: N’ebe a, GA pụtara ihe isi na otu ọnọdụ ganye n’ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị kaba ahụ cheta obodo a n’ekpere anyị, ihe anyị na-ahụ na Naijiria bụ egwu ọnwa nyere ndị Haiti.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị kwụsị ebe a, ihe karịrị.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị kwụsị ebe a. Ya bụ osisi dị mkpa ịdị n’ezinụlọ ọbụla.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyi kwụsị n’abụọ a. Ọgwụgwọ Ụdị Ọrịa Shuga Nke Abụọ A: Nke a na-ebido oge nwanyị dị ime.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị na-aga ka anyị mara ihe nwere ike imenụ.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị na-ekiri ndị a ndị ara sị na ha mara ihe nile.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị na-ele anya ka anyị hụ ihe nke a nwere ike iwete n’ọdịnihu.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị na-ele anya ka anyị mara ka ya bụ ihe ejije ga-esi were kwụsị.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị na-ele anya, ka anyị mara na ihe nwata na-emuru anya a ga-elu ya aka.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị na-ele anya mara ihe ga-eme n’ikpeazụ.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị na-ele ka anyị mara ihe jekere imenụ.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị na-ele ya mara uru ọchịchị ya ga-abara Afrika.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị nọ na olileanya nke a, ka ndị ajọ ọchịchị kara nka nọ n’Afrika hapụ ịkpata ya bụ ọgwụ aka.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị nọrọ na-ele ka anyị na-ahụ ihe obodo a na-achọ ịbụzi.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị nụrụ onu ha, “ndị na-achị ehi na-ama ụma abata ebe anyị kọrọ nri, chịrị ehi ha zọtọsịa ma rikpoba ihe anyị kọrọ n’ugbo.
Leipzig Corpus Collections
Ka anyị were ndidi chebe ha.
Leipzig Corpus Collections
Kaba ahụ ka ịhụ na-imụtara nke a. Were mkpịsị odee gị n’akwụkwọ depụta ya ka o dịrị gị n'isi.
Leipzig Corpus Collections
Kaba kwa ahụ mee ka ụmụ aka anyị ghọta njirimara Ndị Igbo nile.
Leipzig Corpus Collections
Ka bụ nke ana-kpo ya Chineke ugbua.
Leipzig Corpus Collections
Ka bụ nke ndï Igbo nnuku bụ Christians ugbua.
Leipzig Corpus Collections
Ka chi na-efo ka ọnụ ahịa ya na-ada.
Leipzig Corpus Collections
Ka Chineke mezie okwu, Odeniigbo ekwusikwara, i nwe nke gị, i kwuo.
Leipzig Corpus Collections
Ka ebinyechara aka ka ọnwa Mee dị na mkpụrụ ụbọchị asaa, ihe ukwu mere, nwokorobia ahụ bụ Macron tuulu ugo.
Leipzig Corpus Collections
Ka ehihie ruru, agụụ pịara Echee na nne ya ochie.
Leipzig Corpus Collections
Ka e jidere ya, onye otu ya, ya na ya nọ na ya bụ ụgbọ ala tara mgbo mgbo ọsọ gbabaa n’ime ọhịa.
Leipzig Corpus Collections
Ka gọọmenti kpọrọ ha tinye n’ụlọ mgbanwe(rehabilitaion center ) ka amara n’omume mmadụ aga-abata ha n’ime.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha bịara, anyị nụkwaziri na ụlọ egwuregwu nke China pa ego were chọbakwuzie ya.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha bido kuzibere ụmụ ha uru ịgba mbọ na iche echiche chepụta ihe ha ga-eji were na-aba uru dị.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha binyechara yà bụ aka, ha chọpụtara na pacent iri ise na ise chọrọ ka ha nọrọ na “UK”.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha chọwa kwazie udo na ịdịkọ n’otu nke tọrọ atọ.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha gara ije a ihe dịka ụbọchị abụọ na-ahụghị ihe ọbụla, nwunye Mbe fere n’isi na ọ ga-alaghachi azụ, ọ kaara ya mma ịnwụ n’ụlọ karịa ịnwụ n’ọhịa.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha gbuchara, na-akpọcha ya bụ anụ Ele, Mbe nọrọ na be ya nụ isi ya bụ anụ, gbara pụtaba.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha kwụsịkwa omume ha ahụ, ka anyị rịaba nanị nsogbu ndị mba ụka Alakụba na-enye ụwa nile.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha mechara ngagharị iwe ahụ, ndị, ‘Sahara Reporters’ ndị mgbasa ozi ama ama, wepụtara ihe nkiri gosiri ebe ọtụtụ ndị mere ngagharị ahụ na-anara ego ọrụ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha na-arụ ọrụ, nwa Enwe ga-ekwu na ike agwula ya, ọ ba n’ọhịa ka o zuo ike, nwanne ya ọzọ arịpụta nọchie anya ya.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha nọ na-enweri añụrị, ọtụtụ n’ime ha amaghị n’ụwa ha na-abịa na njedebe ụbọchị ahụ, ebe ọtụtụ amaghị na onye nke ha ga-ala na ndokwa ụbọchị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha ruru, diochi rigoro elu ngwọ ya, nnụnụ a, apụtakwa ọzọ gụkwa ya bụ egwu.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha ruru n’Awkụzụ a tụrụ ha nile mkpọrọ.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha ruru ụlọ, Uche kọọrọ Eze otu ya na ọla ahụ na Nkemdiche si wee gaa.
Leipzig Corpus Collections
Ka ha zutere, Agụ ewenie aka ya elu were kwuo, “ mụ onwe m nwere ebe obibi nke aka m, ihe ụnụ na-ekwu agbasaghị m, ka chi foo”.
Leipzig Corpus Collections
Ka ihe ndị a na-eme, Praim Minista nke mba Niu Ziland, chiniri aka elu ma kwuo na ike agwụla ya, ọ chịịrị ute ya gbado anya, wezuga onwe ya n’ịbụ onye ọchịchị ya bụ obodo.
Leipzig Corpus Collections
Ka ihe nile a gasịrị, Magu kpọkuru ndị nta akụkọ were gwa ha, na ndị DSS na ndị ụlọ omebe iwu Naijiria, achọrọ ya màọbụ na ha achọghị ya, na ọrụ ya dịka onyeisi nke EFCC ga na-aga n’ihu.
Leipzig Corpus Collections
Ka ihe siri gbata kwụrụ ugbu a, ahụ ọkụ rebe mmadụ, na-akaghị aka, ihe a ga-agwa ya na ụfọdụ ụlọgwụ bụ na ọbụghị nanị ịba ji ya kama na o bụ ịba ahụ ọkụ a. Onye ọrịa nụkwala nke a, ihe na-eme ya akarịa ka o dị na mbụ.
Leipzig Corpus Collections
Ka ịhụnanya na ịdịkọ n’otu bụrụ eze n’ezinụlọ anyị nile..
Leipzig Corpus Collections
Ka ikuku na-eju ebe ahụ oyi.
Leipzig Corpus Collections
Ka i na-eme ihe tata na-eche maka ihe, ihe àhụ nwere ike i butere gị echi!
Leipzig Corpus Collections
Ka iwelie mma saịtị security, a European n'ọdụ ụgbọ mmiri ikike kpebiri iji wụnye a ala, mobile nlekota oru usoro.
Leipzig Corpus Collections
Ka kepu kepu na o ga-esi Chelsi pụọ dabara, ọtụtụ ụlọ egwuregwu a ma ama na Yurop gosiri mmasị na ha chọrọ ya; Valensia, “Inter Milan”, “ marseille”, na ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Kama anyị ga na-aga n’ihu, ihe ekwesịghị ịbụ okwu, a na-ewechigha aka elekere azụ.
Leipzig Corpus Collections
Kama chọọ aha Igbo mara mma nye nwatakịrị.
Leipzig Corpus Collections
Kama gọọmenti na-ewewanye ego, ndị a na-achị achị a na-ada ogbenye ọnụ ntụ.
Leipzig Corpus Collections
Kama gọọmenti na ndị gọvanọ ugwu awụsa na-agwa anyị na ndị ahụ abụghị ndị Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Kama ha laghachiri azụ mgbe ha chọpụtara na ndị Boko Haram jiri ngwa agha dị egwu kwadosie ike.
Leipzig Corpus Collections
Kama na ihe obi an̄ụrị dị n’akụkọ a bụ na ndị ami gbukwere ọtụtụ ndị otu Boko Haram.
Leipzig Corpus Collections
Kama na ọ bụ mgbe ohere dapụtara ha iji gbo mkpa nke ha.
Leipzig Corpus Collections
Kama, ndị na-akwado ya bụ ndị na-ekwu na Nkurunziza tozuru etozu maka iso azọ ọkwa.
Leipzig Corpus Collections
Kama nye ndi mmadu nsobu, government kwesiri nye ndi onwe ya otu ha nwere ike bi ndu nmara nma, no nga ta o wefu ndi joro njo.
Leipzig Corpus Collections
Ka mba ụwa na-achọ ịma ihe o ga-eme, o kwuru na nsogbu adịghị na ọ ga-enye Barrow ike ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
Ka Mbe nọ na-eche ihe ya na nri nile ahụ ọ hụrụ ga-eje, ụkpala ana-akpọ Otiọkpọ pụtara, Mbe were kọọrọ ya ihe nile ya na ihe na-eje.
Leipzig Corpus Collections
Ka Mbe richara nri na be Chukwu, o were ọkụkọ; oke na nwunye nye Mbe.
Leipzig Corpus Collections
Ka m ga rie nri ma chee echiche ihe debere anyị n’ụdị ọnọdụ a. Odeniigbo e bidola ihe Bekee kpọrọ, “Event management and coverage”.
Leipzig Corpus Collections
Ka m gba gị ụkwụ na eze, ego nke onye ndumọdụ a, karịrị ego ewepụtara maka ụlọọrụ ndị na-ahụ maka Njem (Transportation), Mmiri (water resources), Ọrụ (Works), Ọkụ na Ịrụ ụlọ (Works and housing) na-etikọ ha nile ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ka mgbede n’elu, otu nwa amadi onye nke ekwubeghi onye ọ bụ, tụhapụrụ ogbunigwe n’akụkụ ya bụ Manchesta Arena ka ndị mmadụ gesịrị egwu were na-ala be ha.
Leipzig Corpus Collections
Kamgbe ha bidoro, ha enweela ndị isi asatọ, ndị nke si na mpaghara ụwa dị icheiche, o nwenụghị nke si Afrika, n’agbanyeghị na ọrụ ha kacha pụta ihe n’Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ka m hapụ ikwu ihe m zara ya, mana e gosiri m ya amamihe o nweghị gbasara asụsụ nke mere ka anyị kwụsị ikpa were ruo ugbu a. Ihe onye a kwuru gosiri m na o nweghị ihe ọ ma maka asụsu.
Leipzig Corpus Collections
Ka m hapụ ikwu maka mgbe gọọmenti chọrọ imanye ha nile ka ha goro komputa n’aka ya, ma onye ahụ e nwere nke ya, màọbụ na o nweghị.
Leipzig Corpus Collections
Ka m jụkwa, kedu ihe pụrụ iche Obianọ rụgolu n’Anambra Steeti?
Leipzig Corpus Collections
Ka m jụkwa ọzọ, iganuola agbamakwụkwọ hụ nwanyị na-agba akwụkwọ oyie gị ka o na-adịbụ na mbụ?
Leipzig Corpus Collections
Ka m jụkwa ọzọ, iganuọla agbamakwụkwọ hụ nwanyị na-agba akwụkwọ o yie gị ka ọ na-adịbụ na mbụ?
Leipzig Corpus Collections
Ka mkpụrụobī ndị a zuru ike n’Onyenweanyi.
Leipzig Corpus Collections
Ka mkpụrụobi ndị nwụrụ anwụ na ya bụ obodo zuru ike n’ime Onyenweanyi, amen.
Leipzig Corpus Collections
Ka m kwụsị ebe a makana ide maka ya bụ nnukwu mmadụ bụ idebe akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Ka m na-akwado ịpụ maka na nwa m bịara iku awụọla, otu onye etipụta o wee bụrụ enyi m nwanyị bụ Ifeọma, m chọtara.
Leipzig Corpus Collections
Ka m na-ede ihe a ugbu a, ogbunigwe na-ada na ya bụ obodo kwa sekọndụ.
Leipzig Corpus Collections
Ka mụ gwa gị nke bụ eziokwu.
Leipzig Corpus Collections
Ka ndị na-eto eto mara na, na-agbanyeghi ihe na-ekwesịghị ekwesi nne na nna ha mere, n’ụwa kịta, na ọtụtụ nkuzi nke ụka na-akuzi dị, nke ga-enyere ha aka ịbụ ụdịrị ezigbo mmadụ ha chọrọ ịbụ, ma sikwazie etu ahụ gbanwe ezinụlọ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ka ndị nta akụkọ na-agba Fayose ajụjụ ọnụ n’ụtụtụ a, o gosipụtara mwute n’ihe obodo a bụ Naijiria na-aghọzi n’aka Buhari.
Leipzig Corpus Collections
Ka ndị ọrụ a gachaala bugacha ihe enyemaaka nke a na-enye ndị gbara ọsọ agha nke Boko Haram, na-alọta, ndị Boko Haram wakporo ha, ma chọọ idula ha mmụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ka ndị ọzọ chọrọ ịlụ nwanyị na dị ka ụnụ hụkwa ego, ọlụ ha ga-eji gboo ya bụ mkpa dịka ụnụ!
Leipzig Corpus Collections
Ka nke a mechara, ndị mmadụ gbakọrọ ebe ahụ, mana onye ọkwọ ụgbọala ahụ, eriela mgbomgbo ọsọ.
Leipzig Corpus Collections
Ka nke a mechara ndị okenye na ndị na-arụ n’okwu arụsị ga-abanye n’ime, were ọkụkụ ahụ egburu egbu na ji ahu e wara ụzọ anọ.
Leipzig Corpus Collections
Ka nke a mechara, Praim Minista nke Izrel bụ Benjamin Netanyahu mere ka UN mara na ọ bụ ọgụ ka ha chọrọ site n’ihe ahụ UN mere.
Leipzig Corpus Collections
Ka nke a na-eme ndị mba Saut Koria mere ngagharị iwe, ma binye aka n’akwụkwọ were kwuo na ha a gbaara onye ọchịchị obodo ha, ụgbọ nwamkpi.
Leipzig Corpus Collections
Ka nke a na-eme, ndị otu Trump na-ekwu ka e mee nnukwu nyocha maka ebubo ha na-ebo Obama na o ji ọchịchị ya, mee nyocha na-ekwesịghị ekwesi n’isi Trump.
Leipzig Corpus Collections
Ka Nkemdiche hụrụ Eze na ndị be ya ka ha na-abịa, o were ọla ahụ zoo ya n’afụọnụ ya nke toro ogologo nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Kanụ gbara gọọmenti akwụkwọ maka ihe ndị a: iji ya n’ụlọ mkpọrọ, nke iwu na-akwadoghi.
Leipzig Corpus Collections
Kanụ na-ekwukwazi na gọọmenti ga-akwụ ya nde dọlà narị asato($800M) iji ti ya aka n’obi maka imebi na ikpụtọsị ọnọdụ ruuru ya dịka mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Ka nwatakịrị toruru ịlụ nwanyị, ma ọ bụ ịlụ di, ka ọ hụ akụ na ụba ọ ga-eji gboo ya bụ mkpa dịrị nwoke ọbụla na nwanyị ọbụla toruru ogo ya.
Leipzig Corpus Collections
Ka nwoke a bara mkpọrọ, mba Ijipt banyere n’ọchịchị “Muslim Brotherhood” nke ha nwetere site na mbinye aka gara nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Ka nwoke na-eto, ihe ọzọ dị icheiche na-abịakwa ewere ọnọdụ n’obi ya.
Leipzig Corpus Collections
Kanyé Omari West (ha muru ya na afo June 8, 1977) bu onye Amerika na Kwu egwu nke rap.
Leipzig Corpus Collections
K ‘anyị hụ ha mara ndị ha bụ.
Leipzig Corpus Collections