Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
K ‘anyị na-ele anya mara mgbe o ga-abata n’Afrika. | Leipzig Corpus Collections |
Ka obi hapụ itigi eti mgbe ị na-ewetere anyị mgbasa ozi gị maka ahịa gị màọbụ ihe ọbụla. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ bụ ehihie?” | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ dịkwa etu a n’izuụka ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ dị na mbụ n’ime gị, ka ọ dịkwa ugbu a n’ime gị, o tua ka ọ ga-adịgidekwe n’ime mụ na gị rukwa mgbe anyị ga anwụ! | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ dị ugbu a, ọtụtụ chị obi n’aka na-eche ka a mara na nke ahụ abụ eziokwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ gụchara akwụkwọ nke mahadum, ọ rụtụkwara ọrụ n'ụlọakwụkwọ dị iche iche nakwa n'ọlụọrụ mgbasa ozi. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ gụchara akwụkwọ nke mahadum, ọ rụtụkwara ọrụ n'ụlọakwụkwọ dị iche iche nakwa n'ụlọọrụ mgbasa ozi. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ hapụ ịbụ mgbe anyị ga-agbago n’elu ekwu nchụaja(altar) maka ikwe nkwa, ọ dịkà “kọnfushọn adịmagakwazi”, na m lee nwunye m anya n’ihu. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ hapụ ịbụ mgbe anyị ga-agbago n’elu ekwu nchụàjà(altar) maka ikwe nkwa, ọ dịkà “kọnfushọn adịmagakwazi”, na m lee nwunye m anya n’ihu. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ hapụ ịbụ ọ nọ izu, agabakwa ezumike ọzọ n’obodo oyibo. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o kwuchara nke a, fiam, Uche ahụghịkwa ya ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o kwụchara nke a, ndị gọvanọ nile nọ n’ala Igbo, jụbara ya na o makwa ihe o na-ekwu na nke o na-eme? | Leipzig Corpus Collections |
Ka o na-agafe nke ọbụla, ka aka na-akpara nke ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ na-aga o na-eme ka ndị obodo ahụ o na-agafe mara ebe ọ na-aga. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ na-aga, ya na Nkemdiche zuru n’ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o na-eme nke a, ọ na-anọchi ọwà ebe amịrị si aga. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ na-ewete aka n’elekere 12 nke ime abalị, a tụdara oke bọọlụ Confetti. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọnọdụ si ka njọ bụzi na o nweghị ihe nwere isi na-aga n’ihu n’obodo a. Bọọjeti nke afọ a, o nwere onye ka na-ekwu maka ya? | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọnwa a na-abịa na njedebe o binyere aka n’akwụkwọ, kwuo na Amerịkà esoghizi na ya bụ nkwekọrịta. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọnwa Epreelị di na mkpụrụ ụbọchị asaa, ọchịchị mba Amerịkà nyere iwu ka agbalie ọdụ ụgbọelu nke mba Siria, ebe ogbunigwe ajọ ikuku ahụ siri wee pụta. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọnwa Epreelị dị na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na isii, mba Izrel tụrụ ogbunigwe na Siria. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọnwa Epreelị dị na mkpụrụ ụbọchị iri na isii ka Prezident Recep Tayyip Erdogan, nwetere ikikere site na ndị obodo ya iji ike karịsịrị ike n’ọchịchị Tọkị, ma gwakwazie ọchịchị onye kwuo uche ya, “gbakwaa ọkụ”. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọnwa Jenuarị dị na ụbọchị iri abụọ na itoolu, ha tụpụrụ ya bụ ogbunigwe, iji nyocha ike ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọnwa Ọktọba ga-adị na nke mbụ, ha kwuru na ha ga-enwe nwereonwe nke ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ka onye ahụ na-aka nke a, o na-ekpe ekpere ka Chineke debe ha na ahụikē na ogologo ndụ ụbọchị nile nke izu. | Leipzig Corpus Collections |
Ka onye ga-arụ ọrụ gosipụtara ọchịchị onye kwuo uche ya ma bụrụ onye ndị mmadụ chọrọ, nwete mmeri. | Leipzig Corpus Collections |
Ka onye jídéré Íshí Ọtú Mbà, ọ di kwà mkpà na ihe ne me na ùwà. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ pụchara ụmụ Enwe etikọ isi ọnụ gbaa izu, anyụkọọ mamịrị ọnụ, ọ gba ụfụfụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ rakputere, ndị DSS ahụ zooro wakpo ụlọ ezumike ahụ, ndị nche nọ ebe ahụ kwechiri jụụ na ha agaghị abata. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ọ rịọrọ arịrịọ ka e nye ya ohere iji kwara ngwongwo ya hapụ obodo Gambia. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o ruru be ya, ọ kụrụ ekwe kpọkuo ụmụ anụmanụ nile. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o ruru otu ugwu ka o zuo ike, ọ hụrụ ọnụ abụọ dị na ya bụ ugwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o rutere, Chukwu tinyere aka n’akpa wepụta nkume choo ya n’ihu, sị ya were waa ọjị. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o si dịrị ugbu a, anyị abiarutebela nso na-iwete ike ọrịa a na-akpa na njedebe. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o si dị ugbu a, mba Skọtland nere ike ịbụ obodo ọhụrụ n’oge na-adịghị anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o si gbara kwụrụ ugbu a, ndị Ondo gbachi nkịtị, ihe mere n’Edo ga-eme ha voom n’anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o si gbata kwụrụ ugbu a, o nwebeghị onye ma isi ga-echi eze ugbu a. Mana ọtụtụ akụkọ anyị na-enwete ugbu a na-ekwu na ndị APC etinyela aka enwe n’ofe ọtụtụ mgbe tata. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o si gbata kwụrụ ugbu a, ụmụaka ọhụrụ ruru puku ato na narị ise ebutela ya bụ ọrịa. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o sila dị, o nweghị onye ma na ọdịda ahụ ọ bụ ezigbo ihe nyere Briten ka ọ na ọ bụghị ezigbo ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o sina dị, a ka na-achọkwa ụgbọ elu ahụ bụ EgyptAir kpọkasịrị na Mediterenịan. | Leipzig Corpus Collections |
Ka Otiọkpọ gara ka o tinye aka na nri ahụ makana agụụ na-afi ya ọnụ, Mbe jidere ya tibie ụzọ abụọ tufuo. | Leipzig Corpus Collections |
Ka otu afọ n’elu. | Leipzig Corpus Collections |
Ka o zichara oziọma ya, nke gọvanọ Fayose bịara geekwuo, chi e jimiela tupu o kwado inakpu ụra. | Leipzig Corpus Collections |
Karịa 80% n’ime ndị mmadụ ndị a bi na Rịpụbilikị Keochichi ndị nkiti nke Congo. | Leipzig Corpus Collections |
Ka taata gasịrị, ndị ụlọ omebe iwu ukwu nke Naijiria kwekọrịtara na o tosighi ijide ya bụ ọkwa. | Leipzig Corpus Collections |
Ka Trump banyere n’ọchịchị, o kwuru na ya bụ nkwekọrịta ga-eme ka mba Amerịkà kwụsị ịchọ mmanụ n’ala, na ihe ndị ọzọ eji akwudo nnukwu ụlọọrụ gasị dị ka kool. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ụbọchị na-aga, ka ọka na-akawanye, nwoke ga-emecha bụrụ nwoke, mgbe ahụ Obi abụghịzi, ‘a boy’ kama ọ bụrụla ‘a man’. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ụbọchị na-aga, nwoke a na-eto, ụmụnwanyị anyị na ha na-egwukọrịta egwu, ga-ebido wetebere anyị obi otiti. | Leipzig Corpus Collections |
Ka Uche ruru be ya, ọ gbọwara azụ ahụ, ma hụ ya bụ ọla Eze. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ụmụaka nwete ịhụnanya zuru oke, marakwa na ịhụnanya anyị na-ekwu maka ya abụghị nke eji ego egosi. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ya bụ mmiri na-ezo, ala obodo Mokoa dị na Kolombia kpumiri, apịtị kwooro bịa n’ike ma kpuchie ya bụ obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ya bụ ọkụ nwubere, o tara mgbo mgbo ọsọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ka ya bụ onye akaebe kwuru ihe a iji were kpegbuo Ademola, o chefuru na o tụnyere ndị Naijiria azụ ihe gara na ndeli n’ikpe gbasara Buhari na asambodo ya. | Leipzig Corpus Collections |
KBC agbalịsi obibi ọ bụla arụmọrụ mbipụta pụtara, anọgide na ngwa ngwa. | Leipzig Corpus Collections |
KBC ahịa gafee n'ụwa adabere KBC nnyefe ngwaahịa ka ha na usoro na-arụ ọrụ nke ọma ma na ntukwasi-obi. | Leipzig Corpus Collections |
KBC mere ụzọ n'igosipụta otú ụfọdụ nke ndị ahịa ha ji ThruLink ™ na ha nche ngwọta na-enye ma nchebe ma resilient nkwukọrịta. | Leipzig Corpus Collections |
KBC Networks anabata ibu ọrụ ọ bụla ma ha agaghi enwe maka ndị dị otú ahụ na-ekwu na ụgbọelu. | Leipzig Corpus Collections |
KBC Networks anaghị nyefee ma aha ma ọ bụ na ikike arịa amamihe na Documents na KBC Networks retains zuru ezu aha na Documents nakwa dị ka ikike arịa amamihe nime ya. | Leipzig Corpus Collections |
KBC Networks bụ a zuru ụwa ọnụ emeputa nke ulo oru nnyefe ngwá, kpọmkwem maka nnyefe nke ozi gafee multiple ase, gụnyere IP, Ikuku, Fiber Optic na na n'ụzọ zuru ezu ezoro ezo ngwọta. | Leipzig Corpus Collections |
KBC Networks bụ a zuru ụwa ọnụ emeputa nke ulo oru nnyefe ngwá, kpọmkwem maka nnyefe nke ozi gafee multiple ase, gụnyere IP, Ikuku, Fiber Optic na na n'ụzọ zuru ezu ezoro ezo ngwọta.
3116 KBC Networks eweta ihe mgbochi ụfọdụ na gị ime nke a website, ọrụ, na akwụkwọ.
3117 KBC Networks ga-akwụ ụgwọ ihe niile na-emebi ma ... | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ebe gọọmenti Anambra steeti ga-asị na ọ bụ ya ka o lekwasara anya ma weta nnukwu mgbanwe doro ewu na ọkụkụ anya na ya? | Leipzig Corpus Collections |
“kedu ebe ndị mmadụ ka agbakọ n’ụwa nile ugbu a?”. | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ebe o siri wete ego? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu etu a ga-esi were dụchapụ ndị Igbo n’akụkụ n’ọrụ e kere na aka na aka nke Buhari. | Leipzig Corpus Collections |
Kedu etu ha si enwekọrịta ya bụ nkwekọrịta? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu etu ndị dibịa bekee si agwọ ya? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu etu nna ya nwụrụ kemgbe siri mee nke a? Ụjọ mmadụ ihụ ya dịka onye ụjọ màọbụ omekanwanyi, màọbụ onye ezughị oke, ihe nile e ji mara nna ya, socha n’ihe mere ya ka ọ mịa mma gbuo Ikemefuna, onye nke were ya dịka nna. | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe anya ya hụrụ? | Leipzig Corpus Collections |
“kedu ihe anyị ga-eme ka anyị were hụ na asụsụ Igbo bụ a kwaa ọ kwụrụ n’asụsụ mba ụwa?” | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe bụ, “Outsourced Services” nke eji were Naịrà ijeri ise kwado ha n’afọ a? Kedu ihe kpatara INEC ga-eji were nwete, Naịrà ijeri iri anọ na ise(N45bn) n’afọ anyị mara na agaghị eme ntuli aka(election) ọhụrụ? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe eji were kwụọ ya ụgwọ? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe ha gụrụ na mahadum maka iwu obodo? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe ha gwara anyị? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe i chere kpatara na mgbe anyị bụ ụmụaka na anyị na-ahụ eluigwe dịka ebe nri gbara kasaa? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe i chere na nwunye Mbe ga-eme? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe ị ma bụ eziokwu? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe i nwere ikwu maka nke a. Ama m ihe ya na ndị Imo na-agabiga ugbu a, gbasara ọchịchị ya bụ steeti? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe i nwere ikwu maka ọnọdụ Buhari? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe iwu na-achị obodo kwuru? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe “ kọmishọn nke fedural Karakta” na-arụ a ga-eji were nye ha Naịrà ijeri abụọ na nde itoolu? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe kpatara anyị ga-eji were wepụta Naịrà ijeri abụọ na nde atọ (N2.3bn) maka iji leta ndị Isiala pụrụ apụ anya? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe kpatara ha ji were hapụ ime ihe ndị a, jide ihe nile n’aka tupu ha agba ihe nile n’anwụ? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe kpatara na ndị EFCC emeghị ezi nyocha, mara onye nwe ya bụ ego, mara ebe ya bụ ego si, tupu ya awakpo ya bụ ego? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe kpatara na o kweghị aga ụlọọgwụ London ọzọkwa? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe kpatara na ụlọọrụ ga-emetụta ọha obodo bu nke a kpachapụrụ n’akụkụ? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe kpatara nke a? Mgbe Briten kwuru na ha chọrọ isi na “European Union” were pụọ, ndị bi na mpaghara Skọtland kwuru na ha chọrọ ịnọ na ya bụ otu. | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe kpatara o ji dịrị otu a? Ihe ahụ mere ọtụtụ ndị Igbo ji were jụ Naijiria ọ ka dị ugbu a? Ka anyị lee anya n’ụfọdụ okwu si n’akwụkwọ ozi nke mmadụ atọ nyere ụnyaahụ n’Abụja. | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe kpatara o jiri bụrụ nanị Naịrà ijeri iri abụọ na itoolu na nde asaa(N29.7bn), ka ewepụtara maka ụlọọrụ(ministry) ọrụ ugbo. | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe kpatara ụdịrị ihe dị otu a ga-eji dịrị, onyeisi ọrụ na ya bụ ebe ewe ka nọrọ n’isi ọrụ, nwenwuo ike ịgwa ndị Naijiria okwu? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe mere na ihe nile tinyere ego n’ahịa? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe mere o jiri mee ihe dị otu a? O kwuru na o resịrị ya mmadụ na Malaysia mana o maghịzi na akụrụ ya nke ọzọ ga-emesịa nwebe nsogbu n’ihi na o bidoro ribe ihe ndị o kwesịghị iri, ya na mmanya o kwesịghị ịñụ. | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe mere okwu ọnụ ha jiri tụgharịa? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe mmụta dị n’akụkọ nile a? Kwado Asụsu Igbo, kwado Odeniigbo “iKnow Event Planning and Management Services” Odeniigbo nwere ọtụtụ ihe ndị o na-eme, ihe ndị bụkwazi ọnatarachi na ndị amụrụ amụ. | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe mmụta ọzọ? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe na-akpata ya bụ ihe? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe na-ebute ụdị omume a? O gịnị kpatara na ndị dị otu a adịghị akwanyere ndị nwunye ha na ụmụ ha ugwu? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe nwere ike igosi gị na ọrịa dị gị n’ahụ? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe ọjọọ ndị a mere? | Leipzig Corpus Collections |
Kedu ihe o nwere ike ikwu gbasara ebubo ọhụrụ ndị APC na-ebo na mmadụ ole na ole zuru ike karịrị otu puku ijeri Naịrà(N1tn)? | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.