Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Kedu ihe ya ga-emezị iji kụziere ha na nwayọ nwayọ bụ ije?
Leipzig Corpus Collections
Kedu ka Nigeria ga-asị na ya nwere onwe ya kamgbe afọ iri ise na ụma, ma na-akpa agwa ndị nzuzu?
Leipzig Corpus Collections
Kedukwanụ etu esi ebute ọrịa a, nke nwere ike igbu mmadụ, gbunyụọ ya anya?
Leipzig Corpus Collections
Kedukwanụ etu ndị nna nna anyị ha si agwọ ya tupu ndị ọcha abịa?
Leipzig Corpus Collections
Kedụ kwanụ ihe Mkpọrọmasị ga-eme, o jiri nwayọọ tukpukwa isi na ụlọ ahịhịa ya.
Leipzig Corpus Collections
“kedu kwanụ ụzọ kacha mma iji were chèkwaa ihe nile gbasara asụsụ, omenala, okwu, akụkọ na ihe nile gbasara Ndị Igbo?”
Leipzig Corpus Collections
Kedu mgbe gọọmenti Naijiria na ndị ọrụ nchekwa obodo Naijiria ga-ebido ime omume ka ha ama na ndụ mmadụ nwere ugwu?
Leipzig Corpus Collections
Kedu mgbe ha ga-ebido hụba ndị mmadụ ka ọ na ha abụghị ihe eji amụ etu e si agba egbe?
Leipzig Corpus Collections
Kedu mgbe Ụmụ Afrika ga-ebido nwebe nchọpụta ga-agba ụwa gharịị?
Leipzig Corpus Collections
Kedu ndị ga-ebuna nnukwu ụtụisi nile a na-enweghị ihe eji ha arụ?
Leipzig Corpus Collections
Kedu nke i nwere okwu maka ya? kwuo obi gị ka anyị mara.
Leipzig Corpus Collections
Kedu nke ụmụ-Igbo bụ ọnwa na-etiri Lagọs, na Abụja, ma itiri na-agba n’ala Igbo?
Leipzig Corpus Collections
Kedu otu ihe ndị Imo steeti ga-ekwu na ha ritere na aka Rochas.
Leipzig Corpus Collections
Kedu ụdị ekeresimesi gọọmenti gbara onye ndumọdụ a, mere na ego ya karịrị nke ndị ụlọọrụ ga-amịpụta mkpụrụ ga-enye ọhá obodo añụlị na ọganihu ma etikọ ha nile ọnụ?
Leipzig Corpus Collections
Kedu ụdị ihe Odee nke gọọmenti ga-edegido were desịa, Naịrà ijeri iri anọ na ise na nde atọ (N45.3bn).
Leipzig Corpus Collections
Keduzị nke bụ na ụmụ mmadụ agaghịzịkwa agbakọ ịnara ikuku?
Leipzig Corpus Collections
Kedụzị nke na ụmụ mmadụ agaghịzịkwa aṅụ miri tọgbọ iko n’ụwa nke a ugbu a? Keduzị nke na ụmụ mmadụ apụghịzịkwa ịgbakọ ghara ịna ele anya n’azụ ukombụ ha, ịmata ma ọ dị ndị pa egbe ịgba ha?
Leipzig Corpus Collections
Kedụzị nke na ụmụ mmadụ agaghịzịkwa apụta nyara anwụ ghara ịna achịrị mkpụrụ obi ha n’aka?
Leipzig Corpus Collections
Kelia é rélé njikota egwu rúrú nde 3 na uwa.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe afọ 2014 ka obodo Mosul bụ isi obodo ha n’Irak.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe afọ atọ na ọkara ka ndị Rịpọblịkan na-anya isi si na ha agaghị ekwe ka onye isi ala Amerịka, bụ Barack Obama, nwete afọ anọ ọzọ n’ọkwa ya.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe afọ puku abụọ na atọ (2003) ka o ji were chiba ọchịchị na Tọkị.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ahụ Erdogan chịpụtaara ndị obodo ya, anya dimkpa ji anyụ nsị, were na-eme ha ihe nile, ọ kachasị ndị ekwenyeghị n’ọchịchị ya, na ndị ọ dị ya ka ọ na ha ekwenyesịghị ike.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ahụ ka ha na-agba Obama mgba n’ụdị dị iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ahụ ka ndị uwe ojii na ndị FBI na-achọ ha.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ahụ, mpaghara ugwu mba Mali nọzi n’okpuru otu otu ha na ndị Al-Kaịda na-adị na mma.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ahụ, ndị mba Ingland na-eke nnukwu nkwụcha iji gbochie ụdị ajọ ihe dị otu a imekwa ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ahụ, ndị ọkacha mara na-eme nnyocha ka A mata ma aka Gọvanọ Christie ọ dịkwa ọcha, tumadị ebe Ọ bụ na ndị na-arụrụ ya ọrụ, Bill Baroni na David Weinstein, kwetere na ha mara ebe mmiri siri banye n’opi ụgbọgụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ahụzi, ọ naghị zi ele anya n’azụ n’inwete ihe ọbụla ọ chọọ.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ajọ ihe a bidoro mebe, anyị anụbeghị na o nwere ndị Fulani a na-achị ehi gọọmenti jidegoro.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe Boko Haram bidoro mmebe odogwu n’Ugwu Awụsa, o doro ewu na ọkụkọ anya, na nchekwa obodo bara nnukwu uru.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe Buhari gara London ịnara ọgwụgwọ, ya na onye na-ekwuru ya okwu akpabeghi.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ha bidoro, ihe karịrị mmadụ puku asaa bụ ndị ya bụ uwe ojii dunagoro mmụọ.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ha ha gosipụtara nchọpụta ha n’ọtụtụ ihe ọjọọ gọọmenti a na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ha mere nkwekọrịta a, mgbochi ibupu na ịtụbata ahịa nke obodo nile dị na Yuropu na Amerịkà nyere ha bụ nke akwụsịrị.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ihe karịrị nde pụrụ nde mmadụ nọ n’ụwa a, otu ọnwa bụ ihe anyị ma maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ihe nile a mebere, ndị Naijiria amaghị ihe nke ha ga-eso eso, n’ihi na Buhari gbachiri onye ọbụla nkịtị.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe izuụka abụọ gara aga, Tuface wepụtara onwe ya na ọ bụ ya ga-ebu ụzọ na ya bụ ngagharị iji gosịpụta na ọbụghịzi ihe a chọrọ n’aka gọọmenti ka anyị na-ahụzi.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe Jong-Un weghara ọchịchị, nwanne ya gbara ọsọ gbaga mba Chaịna, ebe ahụ ka ọ nọ were na-akọtọsị ihe ọjọọ nwanne ya na-achị mba Nọt Koria na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe Mọndee ahụ, ndị uwe ojii na ndị FBI na-agbakeri ala na-achọ onye nyụrụ ụdịrị nsị a n’igbudu ahịa.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ndị ntorobia ndị Awụsa na ụfọdụ ndị okenye ha gwachara ndị Igbo nile nọ na mgbagọ Ugwu Awụsa ka ha hapụ ala ha na ihe nile ha nwere tupu ọnwa ọktọba agba abalị mbụ, ọtụtụ okwu dị otu a enwupụtabara ọkụ n’ebe dị icheiche.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe o bidoro, na Mgbago Ugwu nke Naijiria ka o na-akpa ike, mana ka anyị si nweta ozi ụnyaahụ, ọ tụọla ụkwụ na steeti Anambra.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ọ bụụrụ onyeisi obodo, otu ihe kasi mkpa o kwere ndị be ya na nkwa bụ na o ga-eme ka ọgwụ ike jupụtara na ya bụ obodo bụrụ akụkọ mgbe ochie.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe okpukpe ndị otu Kristi bidoro, a na-enwe nkwado pụrụ iche nke eji akwado ụbọchị mbilite n’ọnwụ nke Jeeso.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe o kwuchara ihe a, ndị Hausa Fulani na ụfọdụ ndị na-ama ya ikpe, kedu ihe kpatara ọ ga-eji were kwuo ụdịrị okwu a. Mara amara na gọọmenti anyị bụ nke ndị Fulani, kemgbe ọ batara n’ọchịchị ka mkpa mkpa ha jiri maara ọgọdọ ma kawanye njọ.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ọnwa Ọktọba afọ gara aga ka e mere ya ka ọ nọdugodu ọdụ dị ka onyeisi APGA na Naijiria, ganye na ya bụ otu enwete onye onye ọbụla ga-ewe dịka onyeisi oche ya bụ otu.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe ọnwa ole n’ole ka Chavez nọ n’akwa ọrịa kansa.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe o wepụtara onwe ya, o nwebeghị ụdị okwute gọọmenti na ndị ogbo ha atụbeghị ya.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe Trump wetere ọchịchị mba Amerịkà, obodo ahụ nọzi na, “one week, one trouble”.
Leipzig Corpus Collections
Kemgbe UN bidoro nwebe nzukọ, ọtụtụ mba ụwa na-ebinye aka, ikwu na mba Izrel enweghị ikike ọbụla n’ala ebe ahụ ha nọ.
Leipzig Corpus Collections
Kepu kepu na-ekwu na ndị agha Naijiria na-achọ iweghara ọchịchị?
Leipzig Corpus Collections
Kevin Costner (18 Jenụwarị 1955) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Kola nut na ama ndi Igbo bu he adi wo iji ka ndi biara na ulo wo oji.
Leipzig Corpus Collections
Kola nut Ojị na ama ndi Igbo bu he adi wo iji ka ndi biara na ulo wo oji.
Leipzig Corpus Collections
Komputa bu Igwe Ozi ma o bu "Mashinu" ma o bukwanu "Sistem" (n`olu bekee) nke nwere ike inara ozi (Deta) higharia (prosesi) ya ma buputekwa (autputu) usa (rizootu) ya.
Leipzig Corpus Collections
KPOMKWEM: Rochas, Obiano Na agwọ Bata n’ụlọ m, ị ma Onye m ga-ebu Ụzọ kugbuo?
Leipzig Corpus Collections
Kpọtụrụ anyị, ka anyị debe ya n’ọnọdụ onye ọbụla ga-ahụ ya ma mara maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Kpọtụrụ KBC Networks banyere nloghachi ikike n'ihi na nke akwụkwọ ikike Ndozi na ihe ọ bụla ọzọ ngwaahịa ọmụma."
Leipzig Corpus Collections
Kwa afọ ịdịghachi maka Australia si nche ụlọ ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Kwaa izuụka, a na-enwe nwoke kwụrụ ụdọ, ọtụtụ n’ime ha na-ede edemede tupu ha etinye isi na ihe ọjọọ a jọgburu udele ma sigbuo nkakwụ n’isi.
Leipzig Corpus Collections
Kwa akụrụngwa n'ime ihe ngwa anya usoro ga-ewebata ọnwụ - eg splices, njikọ, kwachie ogwe na ọbụna eriri onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Kwado Asụsu Igbo, kwado Odeniigbo “iKnow Event Planning and Management Services” Odeniigbo nwere ọtụtụ ihe ndị o na-eme, ihe ndị bụkwazi ọnatarachi na ndị amụrụ amụ.
Leipzig Corpus Collections
Kwado Asụsụ Igbo, kwado Odeniigbo “iKnow Event Planning and Management Services” Odeniigbo nwere ọtụtụ ihe ndị o na-eme, ihe ndị bụkwazi ọnatarachi na ndị amụrụ amụ.
Leipzig Corpus Collections
Kwado Asụsụ Igbo; Kwado Odeniigbo “iKnow Event Planning and Management Services” Odeniigbo nwere ọtụtụ ihe ndị o na-eme, ihe ndị bụkwazi ọnatarachi na ndị amụrụ amụ.
Leipzig Corpus Collections
Kwado Odeniigbo, kwado asụsụ Igbo “iKnow Event Planning and Management Services” Odeniigbo nwere ọtụtụ ihe ndị o na-eme, ihe ndị bụkwazi ọnatarachi na ndị amụrụ amụ.
Leipzig Corpus Collections
Kwado Odeniigbo, ọchị na obi añụrị ga-abụ nke gị.
Leipzig Corpus Collections
Kwa izuụka màọbụ ọnwa, o na-enwerịrị nnukwu ihe pụtara nụ nke Gọọmenti a na-eche na etu a ga-esi were mezie ya bụ site n’ịkwụ ndị mmadụ ụgwọ ka ha buru akwụkwọ na igwe okwu gàgharịba ebe nile iji gosi nkwado ha nwere nwesie ike na gọọmenti.
Leipzig Corpus Collections
Kwa ọnwa ha na-agbakọ ego ole ha kara inwete, mana ụzọ mgbasa ozi ndị ọzọ a anaghị ekwe ka o ruo ha aka, maka na ndị mmadụ ka were nwee mmasị n’iji ha were kpọọ oku, na ihe ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Kwụsị ita ụta maka ihe chere gị n’ihu, kulie ka nne agụ a napụrụ nwa ya ma merie ihe isi ike dị gị n’ihu.
Leipzig Corpus Collections
Kwụsị onye Imo steeti ọbụla n’ụzọ ma jụọ ya maka Rochas tupu i na-akpọcha ya aha, onye ahụ ga-ebido tibere gị, “Tụfịakwa”.
Leipzig Corpus Collections
Laawa, lakwuru chi kere gị ebe ị ga-ezu ike na ndokwa!
Leipzig Corpus Collections
Lagos bụla isi ruru 1976 mgbe government Naigeria mere ebe Federal Capitol Territory, ha hapu Lagos mee Abuja isi ya.
Leipzig Corpus Collections
Latitude bu oluwa bekee ana mata mgbe he no na North n'uwa, ma mgbe ono na South.
Leipzig Corpus Collections
Legos na Abuja ka ọ ga-akpọtụ.
Leipzig Corpus Collections
Levine (2006) Philip Levine (10 Jenụwarị 1928 ) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Liberalism bu echiche kuru ihe na: ndi mmadu nile n'uwa nwere oke ha si di ndu n'onwu ya, n' nwere ndi government gwa-wa ya ihe okwesiri mee mgbe nile.
Leipzig Corpus Collections
Line no n'etiti di gba elu na ala bu Prime Meridian.
Leipzig Corpus Collections
Line no n'etiti nke adi-guzie bu Equator.
Leipzig Corpus Collections
Logo ndi Wiktionary Wiktionary bu nwanne Wikipedia.
Leipzig Corpus Collections
Longitude bu oluwa bekee ana mata mgbe he no na East n'uwa, ma mgbe ono na West.
Leipzig Corpus Collections
Longitude bu oluwa bekee ana mata mgbe he no na Owuwu n'uwa, ma mgbe ono na Odida.
Leipzig Corpus Collections
Luis bụ sitere Brazil na biri US n'ihi na ihe karịrị 25 afọ. 3260 Luis ga ịbụ maka Ọrụ ụlọ ọrụ ibu nakwa dị ka ụlọ ọrụ si ahịa na ahịa atụmatụ. 3261 Luis nwere ọtụtụ ihe ndabere na jikọrọ abụọ abụọ karịa 20 afọ n'ime nche ụlọ ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Ma akụkọ na ọ naghịzi emegharị ahụ, na ajọ akụkọ dị icheiche.
Leipzig Corpus Collections
Maazị Adeniji, kwuru na nke a ga-eme ka ndị ọrụ ahụ ike rụọ ọrụ ha nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Maazị Donald Trump ga-abụ onye isi ala mba Amerịka nke iri anọ n’ise ka o nwetachara nturu ugo A tụghị anya ya nke o jiri merie ori aku Hillary Clinton.
Leipzig Corpus Collections
Maazị Obama, onye kwuputarala na maazị Trump ezughị ka e mee maka ọkwa onye isi ala mba ahụ, ma gwa ndị mmadụ sị onye atụrụna ya votu, gwara ụmụ afọ mba Amerịka ka ha nabata ka okwe siri gbaa na yabu ntụli aka elu E mere ụbọchị Tuzdee.
Leipzig Corpus Collections
Maazị Saraki gwara ndị ndu otu ndọrọ ndọrọ ala Naịjirịa ka ha gbaa mbọ na-enye ndị ntorobịa ọrụ iji belata oke enweghị ọrụ nke di n’ala Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
Ma bụrụkwa ejesịa ọ gwụ n’ihe gbasara ndụmọdụ iwu dị n’ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Macgregor chétùrù ihnye ntinye ihnye Yuropu tìrì nà nsibiri nke na gbata ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Macron ka dị afọ iri atọ na itoolu, nke a mere ya onye kacha wee bụrụ nwatakịrị mba Frans họpụtagolu ka ọ bụrụ onye ọchịchị ha.
Leipzig Corpus Collections
Mádu bírí ya rùrù nde 1.2 dírí ya gbụrụgbúrụ mile 50 (80 km) shí etítì ama ukwu, nke kéré Ámá Omaha Ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Mádu jùrù ya nke 137,993, ihë ndi ọchíchí Naigeria si na afọr 2006.
Leipzig Corpus Collections
Mádu jùrù ya nke 219,632, ihë ndi ọchíchí Naigeria si na afọr 2006.
Leipzig Corpus Collections
Mádu jùrù ya nke 24,445, ihë ndi ọchíchí Naigeria si na afọr 2012.
Leipzig Corpus Collections
Mádu jùrù ya nke 40,449, ihë ndi ọchíchí Naigeria si na afọr 2012.
Leipzig Corpus Collections
Mádu jùrù ya nke 64,428, ihë ndi ọchíchí Naigeria si na afọr 2009.
Leipzig Corpus Collections
Mádu jùrù ya nke 722,664, ihë ndi ọchíchí Naigeria si na afọr 2006.
Leipzig Corpus Collections
Mádu jùrù ya nke 82,618, ihë ndi ọchíchí Naigeria si na afọr 2006.
Leipzig Corpus Collections
Madu màrà ya maka ómeka o mèrè ka Stanley Kowalski na A Streetcar Named Desire na ómeka o mèrè nke o gbatara ihe onyinyé ka Terry Malloy ime On the Waterfront, ha ma abuọo bu nke Elia Kazan kèrè na afo ndi 1950.
Leipzig Corpus Collections
Madu màrà ya maka ómeka o mèrè ka Yodore tenshi Rashomon na ómeka o mèrè nke o gbatara ihe onyinyé ka Terry Malloy ime Shichinin no Samurai.
Leipzig Corpus Collections