Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Madu màrà ya ofuma maka ihe ó mere maka egwu neo soul, na otú o shi ná kpa agwà di íche, egwu ihe nche na aka nka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Madu na omenạlạ, né jírí nkú ichí ichiẹ ké ya. | Leipzig Corpus Collections |
Madu ne ké òrà di na iche iche nwéré ọtú iche iche na gbálílí ndi ozor, na ndiá nẹ shí umunna rüo na mbà. | Leipzig Corpus Collections |
Madu nwèrè ọvúrù kachara a ka, nke nweríkí nwe ómárí nke nché échìchè, asụsụ, ómárí onwé, na Í nweríkí bì nsogbu. | Leipzig Corpus Collections |
Mádu nwóké na nwányị Mádu bu òdùdù enyï anúmanụ àlà nwẹrẹ ómárí káchárá anumanu nke níle. | Leipzig Corpus Collections |
Madu si o bu onye Afrika nke Amerika nke nwéré ihe ukwu o mẹrẹ na uwá. | Leipzig Corpus Collections |
Madu si otu ó shi né dozi egwu ya di kà Billie Holiday. | Leipzig Corpus Collections |
Ma e wezụga dị ma na nkwekọrịta nke edere site KBC Networks, Inc. | Leipzig Corpus Collections |
Ma gọọmenti anyị chọrọ ka anyị na-ahụ na o nwere nkwado mgbe ọbụla, site na igobi ndị mmadụ ka ha na-ekwupụta ihe ọma o na-eme nke anyị nile anaghị ahụ anya. | Leipzig Corpus Collections |
Magu gara n’ihu kwuo na onye isi ala bụ Muhammadu Buhari nyere ha ikikere inyocha nwafọ ọbụla n’agbanyeghị otu ndọrọ ndọrọ, iji hụ na E meriri mpụ na arụrụala. | Leipzig Corpus Collections |
Mahadum Obodo nke Yang-Ming(nke adila akpo National Yang Ming College of Medicine) bu mahadum ndi ochichi obodo ana-kpo Taiwan kere. | Leipzig Corpus Collections |
Maina gbakwụnyere na ya nwere olile anya na Naịjirịa ga-abụ obodo ebe ịkpa oke na-adịghị, ebe ụmụ nwanyị ga na-enwete ezigbo agụm akwụkwo, na-ekwu uche ha, ma na-esonye n’usoro ọchịchị obodo, na-enweghị ịkpa oke ọ bụna megide ha. | Leipzig Corpus Collections |
Maina kwuru si na na-agbanyeghị n’ala Naịjirịa na-agbalị n’ihe gbasara ịnye ụmụ nwanyị oke nke ruuru ha, a ka nwere ọtụtụ ọlụ e kwesiri ịlụ n’ịnye ụmụ nwanyị ezigbo ọnọdụ obibi, yana ịkwụsị mmegbu na ịkpa oke megide ụmụ nwanyị. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ite ma ngịga, ma efere Mbe nile, anụ Ele dị na ha nile. | Leipzig Corpus Collections |
Ma jiri ụkpụrụ ndị dabeere na izo ya ezo na Nyocha usoro inye ọgwụgwụ-na-ọgwụgwụ nche n'elu IP netwọk, Otú ọ dị, teknụzụ rụọ ọrụ na nnọọ ụzọ dị iche iche.. | Leipzig Corpus Collections |
Maka ákwúkwó, o nweríkí bu na madu abụọ maa o bu atọ jikotárá na íshí madu. | Leipzig Corpus Collections |
Maka ịsa ndị mmadụ isi na ịgbasa ozi gọọmenti: Nde naịrà narị anọ na itoolu, puku narị abụọ naịrà anọ, narị isii(N409,240,600M). | Leipzig Corpus Collections |
Ma ka m jụọ, gịnị mere ndị NIA jiri jụ na ego ahụ bụ nke ha na mbụ? | Leipzig Corpus Collections |
Maka na Ada amaghị ihe ekwe na-akụ n’ihe gbasara isi nri, Obi anaghịzi enwe nnukwu ọñụ n’ezinụlọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Maka na amara ya gbara ndi n'eso ụzọ ya gburu gburu. | Leipzig Corpus Collections |
Maka na anụ gbalahụ gị tata, echi ka bụ kwa nta. | Leipzig Corpus Collections |
Maka na e meputazịrị egbe, dimkpa hụzịa onye ka ya, ọ ma ya ụra. | Leipzig Corpus Collections |
Maka na e wezụga uchichi, ụmụ mmadụ akara na arahụ ụra ọfụma. | Leipzig Corpus Collections |
Maka na ha mara na ha na nwa ha bụ otu. | Leipzig Corpus Collections |
Maka na ha tinye isi n’ụdị okwu ahụ, o nweghị ihe gbochiri Ademola ikwu na ego nile ha sị na ọ natara ndị mmadụ abụghị onyinye dị icheiche ndị mmadụ nyere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Maka na Igbo tụrụ ilu sị na a na-ama mma site n’ụlọ were pụwa n’ama. | Leipzig Corpus Collections |
Maka na ndị na-achị obodo Nigeria achọghị ịma. | Leipzig Corpus Collections |
Maka na o nwere ụmụ nwoke na-amaghị ihe dị iche na ofe onugbo e tere ete, na ofe onugbo e siri esi. | Leipzig Corpus Collections |
Maka na ya bụ ego ga-eme ogbenye ọnụ ntụ ka o kwuchiere ụgbọala tipa n’ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Maka ndị isi na-achọ oku, o bụghị maka ndị ụbụrụ eke J 1. Gwam gwam gwam ozu liri onwe ya? | Leipzig Corpus Collections |
Maka ndị na-eso ụzọ Kristi, ọ bụ iwu na ọ bụ aha bekee ka ha ga-aza? | Leipzig Corpus Collections |
Maka ndị na-ezugide zuo ma mmanụ akụ chi nyere. | Leipzig Corpus Collections |
Maka nkata na nzukọ ha na ndị ọnụ na-eru n’okwu n’afọ a: Nde narị naịrà. | Leipzig Corpus Collections |
Maka nke a, gọọmenti Imo na otu na-ahụ maka imepute ihe ejije, nke a kpọrọ Actors Guild of Nigeria (AGN), ebinyego aka n’akwukwọ maka ime Uguta Lake ebe a ga n’emepute ihe ejije. | Leipzig Corpus Collections |
Máká ńnà ya bu onye Scotland, o nwèrè àhú dí ọchá, cháfu rü nke ȯ nwèríkí gá kà onye óchá. | Leipzig Corpus Collections |
Maka nzukọ ime obi n’obodo n’obodo: Nde narị naịrà abụọ na iri asaa (N270M). | Leipzig Corpus Collections |
Ma ka oge n`aga amalite iji ya eti egwu. | Leipzig Corpus Collections |
Maka omume ndị amị, nke a bụ ihe ha kwuru, “omume ndị amị nke Naijiria so n’ihe kacha agba anyị anya mmiri. | Leipzig Corpus Collections |
Maka otu ndi English di su asusu ha, mgbe ndi Igbo suoro ya, o dila ike. | Leipzig Corpus Collections |
Maka ozi ọzọ na ThruLink ™ na KBC Networks gaa www.kbcnetworks.com. KBC Networks bụ a zuru ụwa ọnụ emeputa nke ulo oru nnyefe ngwá, kpọmkwem maka nnyefe nke ozi gafee multiple ase, gụnyere IP, Ikuku, Fiber Optic na na n'ụzọ zuru ezu ezoro ezo ngwọta. | Leipzig Corpus Collections |
Maka ụdị ànwụ na ajọ ihe juru na ya bụ ịkpa agụ, ha kpọrọ nwa ha kpọgara nne nwoke ahụ, ya bụ nne ochie Echee. | Leipzig Corpus Collections |
Maka ụdị ndị ọyị ha na ha na-achị bụkwa ndị fọk bọyisi ibe ha. | Leipzig Corpus Collections |
Maka ụfọdụ obodo ahụ bụ Naijiria ebe ebumnobi ndị nke ọzọ bụ Biafra. | Leipzig Corpus Collections |
Maka Wikipedia bu encyclopedia, anyi di che enwere ike tinye ya na article basara onye no na picture na. | Leipzig Corpus Collections |
Ma kedu ihe na-eme ugbu a? A chọrọ m ka anyị cheta akụkọ n’akwụkwọ agụmagụ, “Things Fall Apart”, akụkọ maka nna Okonkwo. | Leipzig Corpus Collections |
Malachi Throne (1968) Malachi Throne (1 Disemba 1928 13 Maachị 2013) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Malcolm McDowell (2007) Malcolm John Taylor (13 Juun 1943) bu onye England bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Malcolm nwètèrè àhú óchá ya shí mmá ya na nnà mmá ya. | Leipzig Corpus Collections |
Malcolm X chéfùtàrà na mgbe ógè gáfèrè na ńnà ya hùchara ya ányá kárírí úmù ya ndi nke ozor màkà àhú ya di ȯchá kárírí úmù nọr na umunna ya; mànà o chè sị mmá ya megbụrụ yá màkà ótù ihe nke kwa. | Leipzig Corpus Collections |
Malcolm X na óge gáfèrè chètàrà na ȯgbà ndi ojié sèrè okwu sí na ọ bi ihe öjö mádu mèrè ya. | Leipzig Corpus Collections |
Malcolm X na ógè gáfèrè sị na ímé nwanne Nwoke di ntà nke Earl di àtó, ndi ocha gbùrù ya na ùdò. | Leipzig Corpus Collections |
Malizia gwara ndị nta akụkọ n’o tego aka ndị uwe ojii ji eso ụmụ nwoke abụọ ahụ, na-enyocha akparama agwa ha, na-akpara ha ọnya. | Leipzig Corpus Collections |
Mama nke ukwu Chavez zụrụ ya, tupu ọ baa amị mgbe ọ dị afọ 17. N’afọ 1992, ya na ndị otu ya nwara ike ha iwere ọchịchị n’ike. | Leipzig Corpus Collections |
Mama nwata nwanyị ahụ, Deborah Stephen, bere akwa kọwaara Buhari na ndị oshi bịara n’ụlọ ha gbaa nwa ha nwanyị egbe, mana ha enweghị ego iji gbapụtaya n’ụlọ ọgwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ma mara amara na o bụ site na ntụtụ ntụtụ ka e ji atụju akpa. | Leipzig Corpus Collections |
Ma mgbe e dere akwụkwọ nsọ, aha ahụ bụ Jehova pụtara n’ime ya, ihe dị ka ugboro pụkụ asaa(7,000). | Leipzig Corpus Collections |
Ma na-aga n'ihu na-eri nke enyefetu edoghi mere obodo iga ikike tụlee a ọzọ buu obibia. | Leipzig Corpus Collections |
Mana agụụ nke ahụ bụ nke ọ ga-abụ ọ na-agụ gị, ọ naghị amapụ obi. | Leipzig Corpus Collections |
Mana aka apụghị ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mana aka mechara kpara ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ama m na o nweghị mgbe ndị na-achọ Biafra n’ụwa ọgba ọhụrụ a ji ekwu maka ịnụ ọgụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana awọ anaghị agba ọsọ ehihie na nkịtị. | Leipzig Corpus Collections |
Mana beta suya beta suya, ọ kwa n’ahụ nama dị? | Leipzig Corpus Collections |
Mana chi nwa ehi na-enweghị odụdụ na-achụrụ ya ijiji. | Leipzig Corpus Collections |
Mana dịka anyị si mara n’ọtụtụ ndị wetere ọkwa site na PDP bụ ndi ụlọ ikpe kwapụrụ ngwo ngwo ha. | Leipzig Corpus Collections |
Mana dịkà o si emebu na mbụ, o kụchara nkuku ya fere fega APC, ndị nke ji, ji na mma ugbu a. Ka ndị APC, mere nyocha nke ha ji ewepụta onye ga-anọchite anya otu ha, mgbe a ga-azọ ya bụ oche n’oge na-adịghị anya, kedu ihe merenụ? | Leipzig Corpus Collections |
Mana ego nile a ga-ezu na bọjeeti a, etinye ha ebe ekwesiri itinye ha, ụmụnna m, obodo a ga-abụ, “bịa léelè” n’otu afọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana etu gọọmenti siri tụsasịa ego na ihe gbasara nchekwa obodo, o dizi ka a na-eme saraka. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ezie ihe ọbụla ị zara na-abụghị ọrịa ịba nke anwụnta na-ebute, mara amara na i dawara isi. | Leipzig Corpus Collections |
Mana eziokwu nwere ike ịdị ya, o nwere onye o ga-abụ ọ ta gị nsusu ọ dị ka i na-efe n’ikuku. | Leipzig Corpus Collections |
Ma n’afọ a, o tieela aka na tipa bu aja. | Leipzig Corpus Collections |
Ma n’afọ a, o tiela aka na tipa bu aja. | Leipzig Corpus Collections |
Mana gọọmenti Iran mere ka ụwa nile mata na ihe Trump na-ekwu bụ mba ana-agbara agụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ha tọọrọ ya kemgbe afọ gara aga, ma gbuo ya, ọ bụ n’ọnwa gara aga ka mpụ ha mere pụtara ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Mana Igbo bụ Igbo na gbo gbo mara na ụkwa rue n’oge ya, ọ daa, ha jiri gbasie mbọ ike ịhụ na mbara egburu, egbue ọrịa ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ihe mere n’izuụka abụọ gara aga gbanwere echiche m. Akwụ m na akụkụ n’asa akwa. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ihe ọnụ ya na-ekwu, na nke obi ya na aka ya na-eme dịwaga nnukwu iche. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ike agwụghị ya, ha kwenyere na o nwere ọtụtụ ọgba dị ebe ahụ nke ya bụ akwụkwọ ga-ejupụta na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ike dị na ya dị egwu. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ịmā na ihe ịmaghị maka ya dị ukwu? | Leipzig Corpus Collections |
Mana INEC akpọọla ndị ọrụ atụm vootu ka ha jiri aka nkịtị na-eme nyocha ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana inwete ezigbo mmiri ọñụñụ n’ọtụtụ ebe, tara akpụ karịa iji aka tie okwute, o kachasị n’Afrika, na ọtụtụ ebe a na-anụ agha. | Leipzig Corpus Collections |
Mana inwude ya abụghị sọ ya bụ nsogbu, ọzọ bụkwa ihe a ga-eji ya bụ ajọọ ikuku were mee ka ọ hapụ ikupụ ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana jisie ike hụ na o nwere ihe ịmụtara n’ihe a kuziri bịa tinye ya mgbe i na-ede Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ka inyụchara ya, ụfọdụ ka ga-afọ, ndị nke ahụ ga-aga n’akpa amịrị dọrọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ka m jụkwa, ọbụna ọbụghị “data” anyị gotere n’aka ndị ụlọọrụ mgbasa ozi ekwentị a, ka anyị ji eme ihe nile anyị na-eme na ‘Whatsapp”, Skype”, “Fesibuk”, “BBM”, wdg. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ka ndị nne na nna bido gosibe ụmụ ha ezi ihe(light) nke Chukwu na-enye. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ka nke a na-eme, Durtete mere ka onye ọbụla mara na ọ gaghị akwụsị agha ogbugbu ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ka ọ dị ugbu a, mmiri na-abanyezi n’opi ụbọgụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ka ọ na-eto n’afọ, ọdụdụ ahụ na-apụsị, ganye na-amụọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ka ọnwa Jun gbara ụbọchị iri na ato n’afọ 2016, onye ọka ikpe na-ahụ maka ya bụ okwu, kwuru na ndị ahịa ga-aka na-azụ ahịa ebe ahụ na-enweghị ihe ọbụla e mere ha, ganye na-ekpesịa ya bụ ikpe. | Leipzig Corpus Collections |
Mana kedu ebe ụmụnna ndị a nọ mgbe ndị a na-ata ahụhụ? | Leipzig Corpus Collections |
Mana kedu ihe kpatara ndị nyocha sayensi nọ na Salk jiri mee ihe a ha mere? | Leipzig Corpus Collections |
Mana kedu ka onye ọchịchị ga-esi kaa obi nyee ụdị ego a n’ihu ndị ọ na-achị mana o nwere ọtụtụ ihe ndị o kwesiri ịrụ na steeti ọrụbeghị? | Leipzig Corpus Collections |
Mana kemgbe anyị banyere afọ a, o dizie ka o nwere onye buru opi, ndị ndu Igbo nile ebido na-achọzi idagbu onwe ha n’igosi na ha kwụ Nnamdi Kanụ n’azụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana kemgbe enwechala “Brexit”, ọ na-adazi ka onye eyighi “parachute” si n’ụgbọ elu ada. | Leipzig Corpus Collections |
Mana kemgbe ihe karịrị afọ iri gara aga, ọ na-adawanye ụda ka afọ ọbụla na-aga. | Leipzig Corpus Collections |
Mànà, madu gbàrà ọkpúkpú màkà ha nweríkí kwú màkà ihe nọr ha na óbị, Í gbanwò ómárí na Í dósé ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Mànà màkà ha mághị ya na ndu ya, orü nwèrè àgbà na ǹkà ọmúmú-òhúrü nke byárá mgbe ndu ya mèchàrà. | Leipzig Corpus Collections |
Mana mgbe ha bụ ndị gọvanọ, ha gbara Okonjo Iweala mgba, ịhụ na-ekere ego ndobe (reserves) kama a ga-edebe ha na ụlọọba ego ukwu, CBN. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.