Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Mana mgbe na-adịghị anya, ihe apụta, ọchịchị agbalaga. | Leipzig Corpus Collections |
Mana mgbe o rutere ọ hụrụ ha ebe ha na-ata ya bụ anụ, mmanụ abụba ya a na-atasịsị ha n’aka. | Leipzig Corpus Collections |
Mana mgbe ụfọdụ ọ na anọ karịzie ihe o kwesiri ịnọ mgbe anyị merụrụ ahụ màọbụ gbaa ọgwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana na Disemba ka mba ụwa dum chakwasịrị ya anya, ọ dara na nhọpụta ma jụwa isi na ọ gaghị ahapụ ya bụ oche. | Leipzig Corpus Collections |
Mana nanị ọchị ka anyị ga na-achị ha, maka na ọ bụ nanị ehi ma ihe kpatara o ji eso obere nwa na-achị ya, mgbe ehi yịrị ara, ịmara na o karịrị dimkpa abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị agha na ndị uwe ojii nke Naijiria bịara munye ọkụ n’etiti ha. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị ahịa wunyere ha aja na garị, ma jide otu onye n’ime ndị oshi ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndi akachasi eri gunyere egusi na ogbono ma obukwan ofe okro. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị amị kwuru na ha gosiri ndị Boko Haram ihe e ji ntị oke eme, ha banyere ya bụ ọhịa mee mkpocha na nzacha. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị dibịa bekee na ndị sayensi na-akwado iwete nke a na njedebe. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị mmebe iwu, ndị na-eziokwu onweghị ọrụ tụrụ n’anya ha na-arụ n’obodo a, nwetere, Naira, Ijeri Nari iri na ise(N115bn). | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị na-echekwa ya achọghị ịnụ maka nke ahụ, ha hụ ụzọ ha ga-esi tinye ya n’akpa kpụrụ ya nataba Niajiria, ha ga-eme nke ahụ, ma ya bụrụ na ha ka nwere akaike n’ọchịchị Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị ndu ndị Igbo nọ n’ụra, na-atụ ụjọ e mee were ndị nchekwa obodo kpọrọ ha n’ụzọ na-ezighi ezi. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị nyocha mere nyocha, were chọpụta na o nwere mgbe ndị ngalaba Jiografi nke ABU na-enye asambodo nke B.A na B.Sc maka onye gụrụ Jiografi. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị ọrụ nchekwa na-ekwu na mkpamkpa ahụ si n’aka ndị na-alụ ọgụ agbụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị Rịpọblikan na-adụ azụ mgbe ọ bụna e welitere okwu a. Nke a bụ maka na ha achọghị imegide ndị otu a kpọrọ NRA, ndị na-adị enye otu Rịpọblikan ezigbote ego mgbe ọ bụna a na-azụ okwe ndọrọndọrọ ọchịchị. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị Rịpọblikan na ndị otu NRA amalitegori iti mkpu megide Obama na atụmatụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ndị WHO kwuru na oge na-adịghị anya na o ga-eru obodo nile dị na kontineti nke Amerịkà. | Leipzig Corpus Collections |
Ma na ndụ ma n’ọnwụ, Chief Osita Ọsadebe bụ agụ Igbo na-eche mba! | Leipzig Corpus Collections |
Mana n’ezie, agadi nwanyị ahụ ma ebe ya bụ nwata si. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ngwa ngwa ha rigoro, ha aghaa. | Leipzig Corpus Collections |
Mana Nigeria bụ obodo ndị nzuzu na-echi eze. | Leipzig Corpus Collections |
Mana n’ihe nile ndị a, nsogbu alara? | Leipzig Corpus Collections |
Mana n’ikpeazụ, ha kwuru na nke a agaghị akwụsị ha ikpa ike ha ganye na gọọmenti Buhari emere omume ka ọ bụ mmadụ bụ ndị nwee mmanụ nke Naijiria jiri kwụrụ nke di n’obodo ha. | Leipzig Corpus Collections |
Mana n’ikpeazụ ọ bụ nna ya bụ onye mmemina ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mana n’ikpeazụ o kwuru ka anyị na-ekpe ekpere ka Buhari nwee ezi nchegharị ma tụgharịa na ajọ omume o na-emeso ndị Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Mana nke afọ a, kpara mkpa mkpa n’Enugu steeti. | Leipzig Corpus Collections |
Mana nke a ga-abu na Jammeh kwapụsịa ngwo ngwo ya J Odeniigbo e bidola ihe Bekee kpọrọ, “Event Planning and Management”. | Leipzig Corpus Collections |
Mana nke bụ eziokwu bụ na ụmụ nwanyị sokwa emewa ụmụ nwoke obi. | Leipzig Corpus Collections |
Mana n’ọnwa gara aga, Trump chọrọ iwete ya bụ okwe na njedebe, o kwuru na Amerịkà ga-ebido hụba ya bụ obodo ka otu obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ntuzi aka a abụghị mgbe dum ka ọ ga-adị ire. | Leipzig Corpus Collections |
Mana nyocha nke eji mmadụ isii nwere ọrịa shuga were mee, gosipụtara na, ka etinyere gram iri ise, ya bụ otu ngajị akwụkwọ moringa a kwọrọ akwọ na nri ha, ọtụtụ mgbe, o budatara shuga dị n’ọbara ha ihe ruru pasent iri abụọ na otu. | Leipzig Corpus Collections |
Mana nyocha sayensi chọpụtara na ọtụtụ anụmanụ anyị na-azụ kacha were ewete, “Global Warming” maka ụdị nri ha na-eri, ya na na ha enweghị ike igbari ya bụ nri nke ọma n’afọ ha. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọbụghị mgbe nile ka a na-anabata ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ma na obu na o nwe aja nochie nwoke anwa uzo, ha ma enwe zi microstate nke nje uzo aka ekpe. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọ bụrụ na ha edozighi ya, isi ha nile ga-eko n’elu osisi. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọ bụrụ n’ ọrịa a abamiela ahụ tabicha mgbirị afọ, ịmara na-aga awa onye ahụ afọ. | Leipzig Corpus Collections |
Máná ọ di mgbe "Human" na asụsụ bekee na kárá genus nke Homo. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọ gaghị achọ imanye Buhari onye isi ọchịchị aka n’ọnụ ugbu a, n’ihina o nwere nnukwu nsọpụrụ n’ebe ọ nọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ogbunigwe ha tụrụ mepere obodo ndị ọzọ ọchịchị Assad na-ewe iwe ohere igosi ike ha. | Leipzig Corpus Collections |
Mana oge na-adịghị anya akụkọ ifo nwere ike bụrụ ihe mere eme. | Leipzig Corpus Collections |
Mana oge ọbụla ha chọrọ ego, abịa sị gị nye onyinye ka Chineke gozie gị. | Leipzig Corpus Collections |
Mana olileanyi ndị mmadụ nkịtị a, bụ ihe a wufuru dịka mmiri ruru inyi n’ọnwa a gara aga. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọ maghị na ndị ya na soro chụọ nta sị na ụkwụ ya dị ka ụkwụ anụ. | Leipzig Corpus Collections |
Máná ö mẹrịrị aghirigha ólạedọ na ö mèrè nke íshí uwà na nke Olympic na meters nke 100 × 4 ya na otú Jamaikạ na Beijing. | Leipzig Corpus Collections |
Mana o metụta gị n’ahụ, ị mara na ụgụrụ na atụ oyi. | Leipzig Corpus Collections |
Mana o na-akpa ike nke ukwu bido n’ụbọchị nke iri na anọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọ naghị eto ogologo dịkà ya, ọ na-enwe udịdị di iche iche na-achakwa ọcha màọbụ obere nzu nzu. | Leipzig Corpus Collections |
Mana o nwebeghị onye bara ụmụnwoke ndị mpa mmadụ na-achụ nwanyị ọzọ n’ilo aha. | Leipzig Corpus Collections |
Mana onwenyi kwa ike ime ihe obula. | Leipzig Corpus Collections |
Mana onwenyi kwa ikiki ime ife obula. | Leipzig Corpus Collections |
Mana o nwere ndị anaghị ekwe eme ya cha cha tụgbem, ọ sọ ya, ya bụrụ ebe ọchịchị gbara. | Leipzig Corpus Collections |
Mana o nwere ụzọ ihe na-atụ ụtọ sikwazi enye ndụ? | Leipzig Corpus Collections |
Mana onye bụ agada gbachiri ụzọ? | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọrịa dakwasị ha, ha agba ụgbọ elu n’ego ndị obodo fepu obodo oyibo ịgwọ onwe ha, ndị a na-achị achị agba ha nkịtị ka ewu na atụrụ a kpụ aga n’oke. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọtawaghị ọnụ gwagasịa ya ihe ndị dị aghaa o kwesiri ịdị na-eme na steeti. | Leipzig Corpus Collections |
Mana otu ajụjụ m were ijụ bụ, ọ bụ na onweghị ụzọ aga-esi were mee ka ndị dibịa mmiri a baa ezigbote uru? | Leipzig Corpus Collections |
Mana otu ihe tuziri anyị n'anya bụ n’ụzọ ụtụtụ ụbọchị ahụ anyị na-akwado ije bulata ozu, mmiri bidoro zobe. | Leipzig Corpus Collections |
Mana otu ndọrọ ndọrọ na-achị mba ahụ nakwa ụfọdụ ndị na-agba ya ụkwụ kwekoritara ka Ọ nọrọ n’ọkwa ruo n’ọnwa April afọ puku abụọ n’iri na asatọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana otu nnukwu ntụpọ dị na ndụ eze a, ndị nwunye ya nile bụ nanị ụmụnwanyị ka ha mụụrụ ya, o nweghị nke mụtara ya nwoke ga-anọchi ya na ọ hapụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọtụtụ ndị Amerịka akwadozighị yabụ agha a na-alụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọtụtụ ndị mmadụ egosipụtara aka dịka aka enwe na ya bụ ofe. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ọtụtụ nyocha ahụ ha megodu bụ n’ahụ ụmụanụ eji eme nyocha ka ha mere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mana otu ụbụrụ onye ma karịa otu asụsụ siri dị, o na-achụ enweghị nghọta zuru ezu nke nka na-ewete. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ozu ya ka ha nyere ya mgbe o nyere ha ya bụ ego. | Leipzig Corpus Collections |
Mana sayensi mere nyocha ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mana site na 1967 ruo 1981, ọ kụzikwara na mahadum dị iche iche n'ala Naijiria, ma bụrụkwa onye nhazi maka akwụkwọ edemede nke a na-akpọ Okike. | Leipzig Corpus Collections |
Mana taata ha kwụsịrị ịtụ onwe ha aka n’ihu, ma bido ichere onwe ha aka ọkpọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana tata, ndị na-ahụ maka ịgbasa ozi ya, mere ka anyị mara na ya na Trump nke Amerika ga-akpa nkata n’ekwentị taata. | Leipzig Corpus Collections |
Mana tupu ha emee ihe ọbụla, ọrịa ahụ eriela ya mmụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ụfọdụ ndị nta akụkọ na-ekwu na ịhe na-ese okwu bụ mmeri ahụ Umaru Tanko Al-Makura nwetere, nke mere ka ọ lọghachite n’ọkwa ọchịchị. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ugbu a, ha nile ahụla ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ugbu a, ọ chọpụtara na obughizi ihe a tụrụ Okeke n’ahia ka o zutara. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ugbua onye obula na-erizi ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ụmụnne m, ego ole ka Mazi Buhari gosiri anyị na ọ bụ sọsọ milk(N20) dị na wọtapruufu ka o ji eme nri ụtụtụ mgbe ọ ka na-achụ nta votu, wepụtara ugbu a maka iri nri n’otu afọ? | Leipzig Corpus Collections |
Mana uru o bara bụ mgbe ndị na-atụ ya hụrụ ọrụ eji ya arụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mana ụzọ kacha mma bụ na inweta ihe agbaa ama ndị a, ga ụlọọgwụ ka enyocha mposi na mamiri gị. | Leipzig Corpus Collections |
Mandela bụ otu n'ime ndị a ma ama na ndị buru agha megide ọchịchị apataịdị na mba ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mandela bu presidenti ndi isi ojii nke izizi n'ala mgbada afrika. | Leipzig Corpus Collections |
Mandela nwuru n'ubochi ise n'onwa disemba n'afo puku abuo na iri na ato. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ndị agụụ n’egbu oge ha dị ndụ, ha na-erikwa oke ego n’akwamozu ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ndị nke nyere ndị Igbo ezi nkwado iji kwudosikwa ike. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ndị ọcha ma ndị isi ojii. | Leipzig Corpus Collections |
Ma n’ezie uru ọ bara erubeghị nke ndị ọchịchị mba ụwa nile ga-eji tie onwe ha aka n’azụ, kpọọ karama mmanya champeni were sị onwe ha na ha na-agba ezigbo mbọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ma nọrọkwazie, iji hụ na ya bụ ihe ganyere n’anya ya. | Leipzig Corpus Collections |
Manufacturers mgbe aguputa kacha anya, ma na ga mgbe nile na-ezo aka na ezigbo onodu gburugburu ebe obibi na ọnọdụ na-apụghị na-ekwe nkwa n'ihi na ọ bụla na saịtị ahụ bụ dị iche iche. | Leipzig Corpus Collections |
Ma nyere ha aka iruso ndị ntọ, ndị ohi, ndị agha osochiegbu, agha n’ụzọ kwesiri ekwesi. | Leipzig Corpus Collections |
Ma obiri n’ajo ocha ma nke na-eme ka mmadu na-ako oko junction. | Leipzig Corpus Collections |
Màọbụ o nwere ike kwuo nke a, “ Chegharịa ma kwere n’oziọma”. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ọ bụrụ nwanyị na-eme ụdị omume a, ụwa niile ga-anụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ọ dị mma, ka ọdịghị mma, kwuo uche gị. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ọ ga-KBC Networks-atụba maka ọ bụla pụrụ iche ma ọ bụ ndị dị mebiri ọ bụla na-egbu oge na nnyefe ma ọ bụ ọdịda Nlụpụta ma ọ bụ nyefee. | Leipzig Corpus Collections |
Ma onye ahụ enwere ezigbo ihe o na-arụ, ma o nweghị. | Leipzig Corpus Collections |
Ma onye ahụ enwere isi ma o nweghị isi. | Leipzig Corpus Collections |
Ma onye ọkaikpe kwuru na o nweghị ihe ndị mara ya ikpe wetere iji gosi na nke ahụ bụ eziokwu. | Leipzig Corpus Collections |
Mara amara n’akwụkwọ na mkpisi odee ha, bụ ọlaedo ka e ji mebe ha. | Leipzig Corpus Collections |
Mara a mara na ndị agha mba Gambia erughị ihe karịrị puku abụọ, mgbe Jammeh hụrụ na ihe ka nte bakwutere nte n’ụlọ, o jiri nwayọọ chilie aka elu. | Leipzig Corpus Collections |
Mara amara na ndị Fulani site na nkwado nke ndị amị e gbuola ihe ruru otu narị na iri asatọ na ya bụ obodo izuụka gara aga. | Leipzig Corpus Collections |
Mara amara na ndị na-arụ na ya bụ ebe karịrị otu narị puku n’ụwa nile. | Leipzig Corpus Collections |
Mara amara na ọchịchị mba Palestain bụ n’aka ndị Hamas ka ọ dị. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.