Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Mara amara na o gaghị enye gị ihe ndị a nile, n’ụbara etu nri kwesiri isi were nye gị ha. | Leipzig Corpus Collections |
Marakwa amara na e jighi ego were achọ ya bụ oru. | Leipzig Corpus Collections |
Marakwa amara na ihe nchọpụta gbasara ya ka na-aga n’ihu. | Leipzig Corpus Collections |
Marakwa amara na mmiri ahụ i na-añụ ugbu a nwere ọtụtụ bakteria dị na ya na-agbanyeghi na o na-enwu ọcha n’anya gị. | Leipzig Corpus Collections |
Marakwa amara na nke a apụtaghị na ọtụtụ emechaghị bụrụ mmadụ n’ụzọ kwụ ọtọ, mana ndị ezinụlọ ha duhiegolu ụzọ bụ aja dị n’ala. | Leipzig Corpus Collections |
Marakwanụ n’ihe a bụ maka ndị gbara akwụkwọ o! 1. Kedu ndị ji ihe ndekọ ụwa dịkà ndị kacha were taa nsusu ọnụ na-akwụsịghị akwụsị? | Leipzig Corpus Collections |
Marakwazie ụzọ di icheiche e si esi otu nri. | Leipzig Corpus Collections |
Mara na ọgwụ Igbo na-agwọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
March 10th, 2017 O teela anyị tụbara anya mbata Buhari kemgbe ọnwa Jenuarị, o mere njem ezumike ya na London. | Leipzig Corpus Collections |
March 13th, 2017 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
March 15th, 2017 Tata ka Magu onye na-arụ orụ dị ka onyeisi ndị EFCC gara ịza ajụjụ ọnụ nke ndị ụlọ omebe iwu ukwu nke Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
March 1st, 2017 Taata ka Nnamdi Kanụ pụtakwara n’ụlọikpe Naijiria ọzọ maka ikpe gọọmenti etiti na-ama ya. | Leipzig Corpus Collections |
March 20th, 2017 Magu: ma ndị DSS na ụlọ omebe iwu ukwu achọrọ ma ha achọghị ọrụ m dịka onyeisi EFCC na-aga n’ihu Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
March 20th, 2017 Onyeisi IPOB, Nnamdi Kanụ, na onye na-eso ya n’ọkwa bụ Uche Mefor, site n’ọnụ onye ọkaiwu ha bụ Ifeanyi Ejiofo, kwuru na ha enyebeghị onye bidoro, Radio Biafra nke Amerịkà nkwado maka ịga n’ihu. | Leipzig Corpus Collections |
March 22nd, 2017 Nnamdi Kanụ kwuru na ọ ma maka Radio Biafra bidoro ọhụrụ n’Amerịkà, mana o nyebeghi ha nkwado ya. | Leipzig Corpus Collections |
March 22nd, 2017 Oge niile ka ana-ekwu n'ala Igbo na-enwere dibịa mmiri ndị nke na-eji mmiri ma ana-eme mmemme akwamozu màọbụ ihe ndị ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
March 23rd, 2017 I hụnụọla ezinụlọ, ebe ụmụaka nọ na ya etusịala, oge ụka nna màọbụ ụka nne ruo, nne na nna enye ụmụ ha ego, ka ha wee gotere ha ihe onyinye, iji mee ka ọ dị ka ụmụ ha ahụrụ ha n’anya? | Leipzig Corpus Collections |
March 24th, 2016 Ndị na-ahụ maka ọrụ ndị uwe ojii ebidola amụma iwe ihe ruru mmadụ puku iri (10,000) na ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
March 25th, 2017 Etu gọọmenti a si akwụ ndị agụụ ụgwọ ka ha meere ya ngagharị nkwado dizikwa egwu! | Leipzig Corpus Collections |
March 25th, 2017 Kemgbe izuụka a, ndị Sahara Reporters, chakwasịrị ọkụ ikpe ha n’ihu Dino Melaiye. | Leipzig Corpus Collections |
March 25th, 2017 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
March 27th, 2017 Etu gọọmenti a si akwụ ndị agụụ ụgwọ ka ha meere ya ngagharị nkwado dizikwa egwu! | Leipzig Corpus Collections |
March 29th, 2017 Nwa ada onye Igbo bụ onye nke isii ọkwa ya kasi dị elu N‘ụlọọrụ “World Bank”.. | Leipzig Corpus Collections |
March 2nd, 2017 Buhari nyere onye ọkaikpe n’ikpe asambodo ya ego.. | Leipzig Corpus Collections |
March 2nd, 2017 Ọtụtụ ndị nne nwanyị na-agba n’ilo ka ana-akpọ ndị ọnọ na di achọ di. | Leipzig Corpus Collections |
March 30th, 2017 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
March 30th, 2017 Ọrịa mgbakwa onu egbuola ihe karịrị narị abụọ na iri asaa(270) n’afọ a na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
March 30th, 2017 Ọrịa mgbakwa onu (Meningitis), efegharibakwara ọtụtụ ebe na Naijiria, o ji ike ya nile, na ọnwụ were aga. | Leipzig Corpus Collections |
March 4th, 2017 Ihe omụmụ nke mbụ: Mkpụrụedemede Igbo(ABỊỊDỊỊ) na-etu esi akpọ na ihe eji akpọ ha. | Leipzig Corpus Collections |
March 4th, 2017 KPOMKWEM: Ụmụnwoke ndị ọ nọ na “nwunye achọ nwanyị” Michael Alokwem. | Leipzig Corpus Collections |
March 4th, 2017 Ụbọchị Wenezdee eji egbu ntụ n’ụka Katọlik bụ ụbọchị dị nnukwu mkpa na ndụ onye otu Kristi. | Leipzig Corpus Collections |
March 6th, 2017 Ihe anyị na-eme kwa ọnwa, ka anyị gàgharịa na mpaghara ụwa dị icheiche, nyocha ihe ndị merenụ, o kachasị ndị nwere ike imetụta mpaghara ebe ọzọ o meghị. | Leipzig Corpus Collections |
March 7th, 2017 Nnamdi Kanụ kpụpụrụ gọọmenti etiti ikpe n’ụlọikpe nke ECOWAS, maka na ha na-emegide ọnọdụ ruuru ya dịka mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
March 9th, 2017 Wee ruo ugbu a, o nweghị onye ma ihe nwere isi butere ọgụ n’etiti ndị Hausa na Yoruba n’Ile-Ife dị na steeti Osun. | Leipzig Corpus Collections |
Marek Grechuta (10 Disemba 1945 Zamość, Poland - 9 Oktoba 2006, Krakow, Poland - Polish ọbụ abụ, ede uri na-ese ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Marley bu kwa onye ndi madu mara nke ómá na nke ndi madu karírí ne ti mkpu maka ime egwu reggae, na o bu onye madu si o mere ka ndi madu márá ihe maka egwu Jamaikạ na mmeri Rastafari na uwa. | Leipzig Corpus Collections |
Martin Landau (2010) Martin Landau (20 Juun 1928) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Martin Luther King Jr A na-akọ maka onye isi ala Amerịka, Barack H. Obama, taa. | Leipzig Corpus Collections |
Ma rụpụta nnukwu ndostri n’ime ime obodo maka iwete mmepe. | Leipzig Corpus Collections |
Master Juba buru áhà maka ogbo; madu si o bu onye kwa méréní gara ka áhà ogbo "Boz's Juba" na ezíbóté áhà ya ha si bu William Henry Lane. | Leipzig Corpus Collections |
Ma taa Ogene bu ngwa egwu enwere ike ihu ma nukwa n`otutu egwu di iche-iche, okachasi n`egwu omenala Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Ma tata anyị chọrọ iza ajụjụ ụfọdụ jụrụ gbanyere ihe kpatara n’ ọtụtụ okwu Igbo adịghị eso iwu ndị a. Anyị mara na onweghị iwu dị n’ ụwa na-enweghị nke a na-emebi emebi. | Leipzig Corpus Collections |
Ma tupu ndị na-enwe añụrị a agbasịa egwu dị ha n’ukwu, Jammeh kwuru na o gaghị ahapụ oche ya dị ka onye ọchịchị mba Gambia. | Leipzig Corpus Collections |
Ma tupu ofe ana-anakpu, Otiọkpọ mere ya ihe o mere ụtara. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ubochi kena, otu afo nwere onwa iri na abuo. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ubochi ke, ndi Liberal di si ndi mmadu nwere kwaa ike ha nwere-ike ji nye ndi n'aweghi iri aka. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ugbu a anwụnta bụzi ihe na-ekesa ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ugbu ọrụ bara uru pụtara, nke e kwesiri ime ka onye ọbụla mara ebe obodo na-etinye isi, otu ọnụ ahụ kwuru na aha abụọ ahụ bụ otu ihe, na-ekwuzi na ọ bụ Buhari kwesiri igosi mbinye aka ya na bọọjeti. | Leipzig Corpus Collections |
Ma ụlọ ma akụnụba ndị Igbo nile bụzi nke ha ugbu a. Ha gara n’ihu kpọkuo gọọmenti ka ha gbaa mbọ hụ na ebumnobi ha ahụ nwere isi ọsịsọ. | Leipzig Corpus Collections |
May 15th, 2017 Kedu ihe i nwere ikwu maka ọnọdụ Buhari? | Leipzig Corpus Collections |
May 19th, 2017 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
May 19th, 2017 Obodo Naijiria dizi ka okwu a nwoke Otu gwara nwanyị ọ na-achụ, “m na-abụrọtụ gị ọp, i na-abụrọtụ onwe gị dawụn”. | Leipzig Corpus Collections |
May 21st, 2017 Ajụjụ ọtụtụ na-ajụzi ugbu a bụ; ọ bụ Osibanjo ga-ebinye aka na bọọjeti Naijiria ka a ga-ezijere ya Buhari? | Leipzig Corpus Collections |
May 21st, 2017 Na mbido izuụka a gara aga ka onyeisi ndị agha Naijiria bụ Lt. | Leipzig Corpus Collections |
May 23rd, 2017 Kepu kepu na-ekwu na ndị agha Naijiria na-achọ iweghara ọchịchị? | Leipzig Corpus Collections |
May 23rd, 2017 Ọtụtụ ụmụ nwoke, ihe mbụ anyị hụrụ n’anya bụ NRI. | Leipzig Corpus Collections |
May 24th, 2017 Kepu kepu na-ekwu na ndị agha Naijiria na-achọ iweghara ọchịchị? | Leipzig Corpus Collections |
May 24th, 2017 Nri, ihe mbụ ọtụtụ ụmụ nwoke hụrụ n’anya. | Leipzig Corpus Collections |
May 24th, 2017 Ọkwadike Igboukwu, onye nke nwere mgbe o chịrị Steeti Anambra, bụ otu onye Igbo wenitere isi ọnọdụ ndị Igbo na-anụ ọkụ n’obi. | Leipzig Corpus Collections |
May 26th, 2017 Afọ ọbụla, ncheta maka agha Biafra nke bụ agha dị na etiti ndị Naijiria na ndị Biafra bụ ihe a na-emerube. | Leipzig Corpus Collections |
May 26th, 2017 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
May 3rd, 2017 Onwa ọbụla ọtụtụ ihe ịtụnanya, ihe egwu na ihe nchọpụta na-eme na mpaghara ụwa, anyị nọ n’ime ya. | Leipzig Corpus Collections |
May 5th, 2017 Kedu onye anyị nwere ike ikwu na ọchịchị obodo a dị n’aka ugbu a? Onye ma ezi ọnọdụ Buhari ugbu a? Nanị ndị ma azịza nke abụọ, bụ ndị ajụjụ nke mbụ gbasara. | Leipzig Corpus Collections |
Mazi Alokwem, Michael C.. April 17th, 2017 Ihe ejije na-eme na Naijiria karịrị akarị, iso ha nile n’otu oge ga-ebu onye ọbụla ajụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mazị Cooter gbakwụnyere na mba Kanada nwere afọ ojuju maka otu ndị INEC siri hazi ntụli aka nke e mere na 2011. | Leipzig Corpus Collections |
Mazi Jonathan a zaa, “ mgbe m ka na-achị, otu ụbọchị onye ji ọkwa onye isi oche nke CBN tetere ụra kwuo na ijeri dola iri anọ na asatọ bụ nke e zuru. | Leipzig Corpus Collections |
Mazị Kayode bịara n’ụlọ ikpe ahụ ịzara ọnụ ya maka ebubo nrụrụ aka ahụ A na-ebo ya si n’O riri ihe ruru ijeri naira ise. | Leipzig Corpus Collections |
Mazi Muazu kwuru na ndị uwe ojii ga-anwa oko ha ịchọpụta ịhe ụgbọ-mmiri ahụ bu nani ngwa agha bịara ime na Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Mazị Uche Nwosu na Lọlọ Ụlọma Nwosu, ka Chineke Ụmụ-Igbo were mkpụrụ afọ gọzie ọlụlụ dị na nwunye ụnụ! | Leipzig Corpus Collections |
Mba Burundi na-akwado ime ntụli aka maka ịhọpụta onye isi ala n’ọnwa Junu nke afọ a. Nkurunziza, onye na-achị Burundi kemgbe afọ 2005 ekwubeghị na ya chọrọ iso azọ ọkwa. | Leipzig Corpus Collections |
Mba Kanada amawaputago nde dola 5 maka ikwado ntuli aka nke 2015 na Nigeria Gọọmenti mba Kanada ewubego atụmatụ ịmawapụta nde dọla ise maka ịkwado ntụli aka elu nke ịhọpụta onye isi ala, nke a ga-eme n’ala Nigeria n’afọ 2015. | Leipzig Corpus Collections |
Mbala Isuochi na-atụ ilu sị : na a gbarụọ mmiri Nwangele e kuru ngele ñụọ! | Leipzig Corpus Collections |
Mba, mbọ ha na-agba bụ nke ana-ahụ anya. | Leipzig Corpus Collections |
Mba Mmiri bu ebe Oshimiri Orimiri shi na puta Í banye na Mmiri Nuukwu Atlantic, ebe mmanu akwụ juru ebe ha ne ré. | Leipzig Corpus Collections |
Mba nile akwụkwọ gị ruru gaa necheta ọlụ nile ị lụrụ n’ụwa. | Leipzig Corpus Collections |
Mbanụ, nke ahụ agaghị ekwe omume! | Leipzig Corpus Collections |
Mba ọ bụrụ n’awa ọtụtụ n’ime anyị kara ije buru iko mba ụwa ka ndị kacha were taa nsusu na-akwụsịghị akwụsị. | Leipzig Corpus Collections |
Mba Rọshịa na Amerịkà na-achọ irụkpọ onwe ha anya. | Leipzig Corpus Collections |
Mba Senegal ahọpụtago Aliou Cisse dịka onye nlekwata otu egwuregwu bọọlụ nke mba ahụ Cisse bụ Kaptin ndị otu bọọlụ mba Senegal mgbe otu ahụ mere ọfụma n’asọmụpi iko mba ụwa nke e mere n’afọ 2002. | Leipzig Corpus Collections |
Mba Skotlandi ugbu a na-achasa “United Kingdom” nnukwu ọkụ, na ha chọrọ ịnọrọ onwe ha ugbu a, ma si n’ọchịchị Briten pụta. | Leipzig Corpus Collections |
Mba Taịwan eduola nwanyị mbụ bụ onye ndu n’iyi ọrụ Written by Igbo Service, Voice of Nigeria, Lagos Nwaada Tsai Ing-wen, onye zọrọọkwa n’okpuru otu Democratic Progressive Party nwetere mmeri kpụọkụ n’ọnụ na ntụli aka e mere n’ọnwa JenuwarJanuarị. | Leipzig Corpus Collections |
Mba Togo ga-eme ntụli aka n’abalị 15 nke ọnwa Eprel Thursday, February 26, 2015 Mba Togo enweputego ozi nke na-akọwa na ha ga-eme ntụli aka nke e ji ahọ onye isi ala n’abalị 15 nke ọnwa Eprel afọ 2015. | Leipzig Corpus Collections |
Mba Uk nọkwazi n’okwu ugbu a maka ịtụ ogbunigwe ma luso ọchịchị Assad agha. | Leipzig Corpus Collections |
Mba ụwa na-elezi anya ịmara n’udo tọrọ atọ aka ga-adịgịdekwa n’obodo ahụ nke a eze ha nwụpụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mbazụ igwe ndị Igbo ji akpaa nganga agbajiela! | Leipzig Corpus Collections |
Mbe abụghị nwata n’ihe gbasara aghụghọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mbe abụghị onye ụjọ na-atụ na ọ bụrụ ihe eji isi were echepụta. | Leipzig Corpus Collections |
Mbe amaghị na ụmụ Enwe, zipụrụ otu n’ime ha, ka ọ mara ihe Mbe na-akụrụ ekwe. | Leipzig Corpus Collections |
Mbe amụrịa, jụkwaa ya, ọ bụrụkwanu na ha ehika? | Leipzig Corpus Collections |
Mbe amụrịa were jụọ Chukwu, “Nna m biko a na-awa nkume awa, ọ bụ ọjị?” | Leipzig Corpus Collections |
Mbe aza ya sị, “ugbu a, ọ bụ ụtụtụ? | Leipzig Corpus Collections |
Mbe bụ onye ohi, a na-adụ ọdụ o were obi ya na-apị mbazu. | Leipzig Corpus Collections |
Mbe chịrịa ọchị, kelee Olisa n’iheọma o meere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mbediọgụ hụrụ mụ tata na-akọsara mụ ihe ya hụrụ na-agbagwoju ya anya. | Leipzig Corpus Collections |
Mbe e bere akwa na-akwọ aka ya, mana ihe nile o na-eme enweghị isi. | Leipzig Corpus Collections |
Mbe ekecha gwa ha chere ya ka ọ ga wete ihe ọ ga-eji bulaa anụ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mbe e tiee, bee, gwa ha chere ka ọ gaa pụta kwado onwe ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mbe ga-emerịrị nke eji akpụ ya n’ọnụ mgbe ọbụla. | Leipzig Corpus Collections |
Mbe gakatara ije a, anya achaba ya ọbara ọbara. | Leipzig Corpus Collections |
Mbe jiri nwayọọ hichasia ahụ ya, saa ihu ya ma hichaa aja juru ya ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.