Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Ndị uwe ojii bụkwa maka nchekwa obodo nwetere, Naịrà Ijeri Nari abụọ na iri asatọ na atọ na ụma(N283.09bn). | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe ojii bụ ndị na-ejide ndị mmadụ, bụrụ ndị ọka ikpe, na-amakwazi ikpe ọnwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe ojii chọjuru ya afọ na mpaghara Boston. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi uwe ojii egbugo Tamerlan, jido Dzhokhar na Watertown Igidi ọgụ ahụ mmadụ abụọ ndị omekome ahụ tụrụ ogbunigwe na Boston na ndị ọrụ nchekwa na-agba kemgbe mkpụrụ abalị anọ abịago n’isi njedebe. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe ojii enwere ikike karịa ihe dị n’akwụkwọ iwu obodo Naijiria? | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe ojii gburu otu n’ime ụmụ nne n’abọ ahụ, nke obere, Dzhokhar Tsarnaev, jiri ụgbọ ala ahụ ha zuru n’oshi gbanarị ndị uwe ojii. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe ojii kwesiri ichekwaba obodo bụzi n’ala adịghị mma. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe ojii kwuru na ha nwetere kepu kepu ihe ndị ahụ chọrọ ime tupu ha e mee ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe ojii malitere ịnyocha akparama agwa mmadụ abụọ ahụ n’ọnwa August afọ 2012. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi uwe ojii mere kpuchi kpuchi kwuo na ya bụ nwoke na-ebu ọgwụ, ha jikwaziri ụzọ aghụghọ napụ nwunye ya ihe karịrị otu narị puku dọlà ($100,000). | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe-ojii na-akọwa na nwoke ahụ mechara nwụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe ojii na-ekwu na, site na enyemaka ndị otu Alkaida na mba Iran, mmadụ abụọ ndị ahụ na-akpa nkata maka iji egbe na mgbọ ogbunigwe wakpo ụgbọ oloko si Toronto aga New York. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe ojii na ndị FBI kpọrọ oku ka onye ọ bụna matara, m’ọ bụ, hụrụ onye merụrụ ala a mee ka ha mata. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị Uwe Ojii (SARS) Awkụzụ: mbido na njedebe agwa ọjọọ ndị uwe ojii,“ Ha abụ ndị omekome, ka ha abụ ndị nchekwa obodo?” | Leipzig Corpus Collections |
Ndị uwe oji na ndị amị, awụchiela ya bụ obodo, iji hụ na udo weere ọnọdụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị ya na ha na-emekọ bụ ndị eji ogologo ngajị eso were eri nri. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị ya na ya bi emeghe ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nduru echeghi echiche ugboro abụọ kwere ihe Mbe kwuru. | Leipzig Corpus Collections |
Nduru gwara ya, “tupu onye ọbula erie nri a, ya kwọọ aka ya, ga ebe nri ahụ dị, ma aka ya emetụkwara aja”. | Leipzig Corpus Collections |
Nduru kwọrọ aka ya, fere ga bido ribe nri. | Leipzig Corpus Collections |
Nduru onye nke enweghi nsogbu ọbụla, kwere na aro Mbe tụrụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nduru weelu obi akwa na agụụ naba ụra. | Leipzig Corpus Collections |
Nduru were aka ya na-arụ, Mbe e were ọnụ ya na-arụ nke ya. | Leipzig Corpus Collections |
N'echiche Igbo site n'ezi obodo, Chukwu bụ eze ndï chi na ndï uwa. | Leipzig Corpus Collections |
N’egwuregwu ahụ ka ọla ahụ jiri dakpuo mmiri. | Leipzig Corpus Collections |
Nelson Mandela (2008) Nelson Rolihlahla Mandela (1918-2013) bu onye isi ala ndi mgbada afrika. | Leipzig Corpus Collections |
N’emume a, onye isi ofufe aja na-abụ “Oji Ọfọ” màọbụ “Ọkpara” nke obodo ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Netanyahụ kọtọrọ mkparị ụbụbọ ahụ na-aga n’ihu ugbu a n’etiti Iran na mba ụwa maka ịchọta ụzọ a ga-esi eme ka Iran ghara inwete akara ngwa ogbunigwe nuklia. | Leipzig Corpus Collections |
Netanyahụ kwuru si na mba Amerịka na mba Izrel bụ enyi oma. | Leipzig Corpus Collections |
N'eto nụ aha nsọ Chineke nna anyi n'asụsụ Ọbula n'ime mmụọ na eziokwụ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ewepụghị nke ikpeazụ, nonkilling weputara ụzọ kwụ ọtọ a ga na-eji ahazi ebumnobi ihe a choro inweta. | Leipzig Corpus Collections |
N’ewepụ nka na ọgụgụ isi ya bụ nwoke, na Buhari akaghị ịnụ isi ya bụ oche. | Leipzig Corpus Collections |
N’ewu tara ahụ na nwa-nne na nwa-nne na-abọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
“New York Times” ụlọ mgbasa ozi a ma ama n’Amerịkà buru akụkọ nke na-ekwu na ndị agha nke Naijiria gbagburu mmadụ ruru asaa na ya bụ ngagharị, ebe ndị uwe ojii kpụụrụ mmadụ ruru iri asaa. | Leipzig Corpus Collections |
N`ezia Chals bidoro iru oke igwe ozi a, ma obughi ya ruchara n`ikpezu. | Leipzig Corpus Collections |
N’ezie amaghị m ebumnobi ndị na-enye ụdị ndụmọdụ a, onye gbara Yuropu ihe karịrị afọ iri na ise, nke ahụ ọ na ọ zubeghị? | Leipzig Corpus Collections |
N’ezie a, oge eruola mgbe anyị ga-ajụ ajụjụ ma mee omume iji mezie ihe ọjọọ a anyị kpọrọ uwe ojii. | Leipzig Corpus Collections |
N’ezie ngwùrù a ga-atọpe atọpe, o dịghị mma ịtụ ya mbọ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ezie ọbụghị mma ka ha na-achọ ụbọchị ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ezie, uru dị ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ngalaba na-ahụ maka njem okporo ụzọ mechiri ọwara abụọ n’ime ọwara atọ si na akwa mmiri George Washington abata na Fort Lee. | Leipzig Corpus Collections |
Ngá nke mbu nwèrè ótụ ihe ọmúmú na ọ lèlè òtú o kèrè. | Leipzig Corpus Collections |
Nga, o safùrù madu anya na ihe íwú madu na é jé mgbe ahu na ọ mere onwe ya na anya ndi madu ka dioka ukwu na okwu ma okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ngarị kwesiri ịbụ ngarị, n’agbanyeghị onye nyere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ngbe o dị ntakiri o nọr na ébé há na kuzi i gbá nkwạ na i gwu nkwạ. | Leipzig Corpus Collections |
Ngé nwèkwàrà nkeji ya nke shí ógè mediaeval. | Leipzig Corpus Collections |
Ngị nwa nwere ike ịbụ onye nke iri atọ mana i maghị. 9)AGHỤGHỌ: O nweghị onye ghọrọ aghụghọ ka ndị fọk bọyisi. | Leipzig Corpus Collections |
Ngọzi Chukwu bara ụba na ndụ nwoke a. “iKnow Event Planning and Management Services” Odeniigbo nwere ọtụtụ ihe ndị o na-eme, ihe ndị bụkwazi ọnatarachi na ndị amụrụ amụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ngwere gbara ọsọ ga zoo na otu ọnụ ize mmiri. | Leipzig Corpus Collections |
Ngwere na ụmụnna ya ahụsieela anya maka nnu. | Leipzig Corpus Collections |
Ngwere wee kpọọ ndị ikpe. | Leipzig Corpus Collections |
Ngwo na pimpulu anọghị nso ma ya fọdụzie akara mgbuwa ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nha Trang bụ ama ukwu nor na étíti ala ana-kpo Nam Trung Bo, Vietnam. | Leipzig Corpus Collections |
Nhọpụta e mere iji nwete onyeisi obodo mba Amerịkà ọhụrụ, ka onyeisi obodo Amerịkà bụ Obama kwuru na ndị mba Rọshịa jiiri kọmputa ha were ghatọsịa ka Trump were nwee mmeri. | Leipzig Corpus Collections |
Nhunuuche nke na kwere ndi madu i gosi Agburu otu ndi madu. | Leipzig Corpus Collections |
Nigeria bụ obodo ndị ara na-achị ndị isi dị mma! | Leipzig Corpus Collections |
Nigeria bụ obodo ndị isi na-edu ndị na-ahụ ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nigeria bu Obodo ndi Nzuzu,HO! | Leipzig Corpus Collections |
Nigeria dị nkéji 36 na Abuja, ama íshí ochié. | Leipzig Corpus Collections |
Nigeria enweghị ụlọ ọgwụ, ụlọ akwụkwọ ebe a na-akpụ ụzụ aka, ụzọ ụgbọ, mmiri a na-aṅụ aṅụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nigeria ewubego iwu megide itu mgbere mmadu Ndị omebe iwu nke ala Nigeria eweputego akwụkwọ iwu ọhụrụ, nke megidere itụ mgbere mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nigeria ga-ezute mba Uruguay n’abalị 20 nke ọnwa juunu. | Leipzig Corpus Collections |
Nigeria na Zambia gbaziri onye lawa onye lawa. | Leipzig Corpus Collections |
Nigeria na Zambia gbaziri onye lawa onye lawa.. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihe dị ka afọ narị gara aga, ego ndị Briten bụ akwaa, ọ kwụrụ, o nweghị ihe nwere ike ịmaja ya cha cha. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihe gbasara inwe ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihe ha kwuru, tụụmadị otu ị jiri bitụ ndụ ha aka, ọ dịka ị matara na ndụ gị n’ụwa ga-adị mkpụmkpụ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihe nile a na-emenụ, ọ dị gị ka ọ bụ agha mmegbu ka ndị SR na-egbuso Dino? | Leipzig Corpus Collections |
N’ihe nile ndị a, Dino na-ekwu na aka ya dị ọcha. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihe nile ndị a kedu ihe gọọmenti Buhari na-eme iji hụ na ezi mgbanwe batara? | Leipzig Corpus Collections |
N’ihe nke o na-emegbu nwanyị a, ihe na-elu ndị ọzọ anaghị erute ya aka. | Leipzig Corpus Collections |
N’ Ihe ọbụla gbasara ikwuchitere ndị Igbo ụjọ anaghị atụ ya ikwu ya hohaa. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihe ọjọọ nile ndị a, gọọmenti etiti atụpụghị onụ, o mere ka o nweghị ihe na-emenụ, o nwebeghị tụmadị otu onye n’ime ndị Fulani ahụ na-achị ehi ndị nchekwa obodo jidere ma maa ikpe. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi ahụhụ nile ha na-agabiga, ha chere na ọ bụ anyị kwesiri izidataara ha ya bụ ibu. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi ajọ agwa dị otu a, ka onyeozi Sulaiman Johnson jiri gwa ndị ụka ya n’Edo, ka ha chékwaba onwe ha. | Leipzig Corpus Collections |
N'ihi anyị, na pụtara na oru nkwado, oru ngo layout na imewe ọrụ ma tupu nhazi nhọrọ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi na ihe agbanweela, ọtụtụ ndị mmadụ anaghizi echepụtara onwe ha echiche, ihe ha ga-eme iji hụ na ha nwetara ọganihu. | Leipzig Corpus Collections |
N'ihi na nnukwu igwefoto usoro (narị ese foto), anyị na-emekarị nwere ike ikwu na emebe usoro dị ka a usoro nke nta na sistemụ na-Diisk. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi na ya bụ ihe nyere ha ihe ha atụbaghị anya, nke a mere ka ha nwee nkwenye na ya bụ ịgbasa ozi asị bụ ụzọ kacha mkpa iji wee nye anyị ọchịchị. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nkea, a na m akpọ ndi igbo ka ha teta asụsụ igbo n’ụra site n’iso ihe ndia na esota. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, a rụpụtara usoro na ebe aga-esi were webe ndị mmadụ n’ọrụ uwe ojii. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, gọọmenti kwuru na onweghị onye ọbụla ga-apụta iro, ganye n’ụbọchị abụọ agasịa. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, Gọọmenti na-achọ ụzọ abụ na ụzọ iji hụ na onye ọ bụla, ma okenye ma nwata na-atụ ụtụ isi ya. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a ha achọghịzị mmekọ ndị Igbo, ike Naijiria agwụkwuola ha, n’ihi ihe ha hụrụ dịka omume ndị Igbo nke jọrọ njọ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, ha apụghị. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, ha chọrọ igbanwe ọkpa egwu ha. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, ha kwuru na ihe nile gbasara mmanụ si n’ala ha ga-adịzi hanwa bụ ndị Naija Delta n’aka, na ọ bụrụ na nke a emeghị na ọ ga-adị egwu n’ọnwa Ọktọba. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, ha mere ngwangwa ka ọ bata Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a ha na-echekwaba obi ha site n’igbochi nsusu ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, ha na-ekwu na e kwesịghị ịgụnye agba nke mbụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, ha nwere atụmatụ ọhụrụ iji were hụ na mgbanwe batara n’Imo steeti. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, ha tiri ya bụ akị, tufucha ichere ya, ma ta nke bụ akị, n’ihi na-ejighị ahụhụ anya isi. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, ihe ọ hụrụ na-eme n’ala Igbo, na otu gọọmenti si emeso ha, bụ ihe o chere na e kwesiri ilekwasị anya nke ukwu. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a ka anyị jìkọ aka ọnụ chọwa ewu ojii tupu ọchịchị agbaa. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, mgbe elekere ka na-akụ ihe dịka abụọ n’ọnụ ụtụtụ, ya bụ nwa amadi batara na be ha, were mmanụ petrolu fesa ebe nile, ma munye ụlọ ezinụlọ ya ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, nanị ihe chere ya n’ihu bụ ebe ọzọ ọ ga-aga zaa “Ogbuagụ”. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, ndị UN kọtọrọ ọchịchị mba Izrel ma kwuo na ala ha nọ na ya abụghị nke ha. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, nkwụsi ha n’ihe ha kwadoro bụ maka iji kwanyere ndị a ugwu. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, nsogbu chọrọ ịpụtara mba obodo abụọ n’ụzọ jọrọ njọ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ihi nke a, Odeniigbo chọrọ ime ka anyị mara maka ya nke ọma, Ndụbụakụ! | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.