Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
N’ihi nke a, ọ gara n’ihu wee gbaa ndị SR akwụkwọ n’ụlọikpe, kwuo na ha ga-akwụ ya ihe ruru ijeri naịrà ise maka ịkwụstọsị aha ya, na ịsịkpodo ya asị n’isi.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a, ọ gụpụla onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a, o kpebie na ọ ga-ahụ onye mụtara ya bụ nwa.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a, o kpebiri na ọ ga-egbu ya bụ ajọ nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a, o kwuru na Buhari chịsịa nke abụọ ya, n’afọ 2019, na yanwa bu Okorocha ga-azọ ọchịchị Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a, o kwuru na mba Izrel zaghachie ha oku ha kpọrọ ya azụ, ka Iran hapụ iwekwa iwe, n’ihi na ha agaghị agba nkịtị chacha.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a, o nyere iwu na onye ọbụla mụtara nwa nwanyị n’obi ya, na a ga-etufu ya bụ nwa.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a, ọtụtụ na-enwezi obi ịnụ ọkụ iji hụ na ha nwetere nwereonwe ma nwe obodo nke ha.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a ọtụtụ ndị mmebe iwu na-enye ntụzi aka a ga-eji mee ka ya bụ bọjeeeti nwe isi.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a, taata ndị UN, kwuru na ha ga-esepụgodu aka ugbu a n’ihe gbasara inyere ndị mmadụ aka na Bornu.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a taata, Odeniigbo ga-akụzi etu esi ede ya na ọrụ ọ na-arụ n’asụsụ anyị.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a, ụbụrụ onye ahụ na-ebido n’oge na-eme nyocha ma na etinye na ewepụ ọsịsọ ọsịsọ iji mara nke ọ ga-ewere na nke ọ ga-ewepụ.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi nke a ụmụaka bidoro n’oge were sụba asụsụ Igbo na Bekee na-enwe ike ige ntị nke ọma karịa onye nke ọzọ ji nanị Bekee anya isi.
Leipzig Corpus Collections
Nihi ochichi oma nke ya, emekwara ka ochia obodo Katsina aro asato.
Leipzig Corpus Collections
N’ihi ya bụ, ọpụpụ ndị “UK” pụrụ na EU, ndị si mba Skọtland kwuru na ha chọrọ ịnọ na ya bu otu, n’ihi nke a ha kwuru na ha ga-esi n’ “UK” pụọ ma nwere onwe ha dịka obodo nọọrọ onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ a chụturu ya n’ọchịchị, ma tinye ya n’ụlọ mkpọrọ.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ dị ka Kristi siri gwa anyị bụ ndị otu Kristi, onye nwee, ya nyetụ nwanne ya.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ ebumnobi m bụ ka anyị chékwaba omenala anyị nile o kachasị ndị nke dị mma, ka njirimara anyị hapụ ịbụ ihe e kpofuru ekpofu maka na anyị na-achọ ịka ndị ọcha were eme oyibo.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ, e mere elu, e mere ala, “Eziafakaego”.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ iji gosi na imụtara ihe na ilu a, were ya gosi ọmụmatụ nke gị na-ebe enyere ohere maka nke ya n’ ọkọrọtọ a. “iKnow Event Planning and Management Services” Odeniigbo nwere ọtụtụ ihe ndị o na-eme, ihe ndị bụkwazi ọnatarachi na ndị amụrụ amụ.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ k ‘anyị mara na mgbe nwata obula nọ n’afọ nne ya na o na-enwe ọdụdụ.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ ndị ọkaiwu a si Amsterdam kwuru na Gọọmenti na-eji ike ya emegbu ma na-emegide onye ọ bụla gosiri na ike Naijiria agwụla ya ahụ, ma ndị na-enye nkwado maka ikewapụta Biafra.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ n’ụbọchị Fraịdee, ya bụ nwa mmadụ nwetezuru ihe a chọrọ ma bụrụ onye nke nweere onwe ya, ganye na-ekpesịa ikpe ya n’ụlọikpe.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ ọ gwara anyị na onye ọbụla ma mgbe Buhari kwuru na ọ ga-abata, nke bụ ụbọchị Mọndee, ya bụ ka anyị lebe anya ya ụbọchị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ o kwuru na “chenji” abụghị nanị igbanwe ndị na otu(party) na-achị na mbụ, kama na o kwesiri ịbụ, mgbanwe, n’omume na etu esi eme ihe n’ụzọ ziri ezi.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ o kwuru na ndị na-akpọ oku maka agha amaghị ihe ha na-ekwu.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ o kwuru na o nweghị onye hụrụ agha Biafra n’oge mbụ, ga-achọ ka ụdị agha ahụ dakwa ọzọ na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ o kwuru na onye akụjakwana akụja n’Enugu n’ihi na ha, ga-akaba ahụ hụ na ọrịa ahụ bụ nke ha ga-achụ ọsọ.
Leipzig Corpus Collections
N’ikpeazụ o ruru ebe ọ na-aga.
Leipzig Corpus Collections
N'ikwu Frank si oru, CEO KBC Networks, John Crockett si, "M na oké obi ụtọ na-anabata Frank ka anyị otu.
Leipzig Corpus Collections
N'ime akwụkwọ nsọ nke ọhụrụ nke edere n'asụsụ ndi girik, aha Chineke, di ka Jehova na Yaweh aputaghi, Kama aha ya n'ọnọdụ di ka "Onyenwe Anyi" ya na "Chineke" putara nke ụkwụ.
Leipzig Corpus Collections
N'ime aro 1999, emekwara ya onye isi ochi-agha nke Katsina State site na itu-aka nke oritere na People's Democratic Party (PDP).
Leipzig Corpus Collections
N’ime ihe nile ndị a, onye ọbụla nwere nnukwu mmasị maka ịmụta asụsụ Igbo nke ọma, ga-ebido na mkpụrụedemede Igbo.
Leipzig Corpus Collections
N’ime mmadụ anọ ahụ e gburu egbu, a gụtara ma ụmụ akwụkwọ ma ndị ọkwọ ụgbọ ala kabukabu.
Leipzig Corpus Collections
N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steti dum.
Leipzig Corpus Collections
N’ime ndị nwụrụ anwụ gụnyere otu onye Sinetọ, nakwa otu onye omebe iwu ụlọ ọgbakọ etiti nke Steeti Plateau.
Leipzig Corpus Collections
Nime otu nkpulu equation nke a, e nwe ike i nwoputa kwaa otu physics site e kedote ihe di iche iche, maka na q bu nke egi a guzute electric charge na v bu nke eji a guzute oso n'ije nke charge ji a gba.
Leipzig Corpus Collections
N’Imo, o nwere ụdịrị ndị ụzọ isii e ji ụgwọ ezumike nka ọrụ ha, ụfọdụ bụ ndi akwụbeghị ihe ọbụla, ihe karịrị ọnwa iri asaa na asaa(77) na ndị akwụbeghị ihe ruru ọnwa iri abụọ na abụọ(22).
Leipzig Corpus Collections
N'iwe na ọnuma ha wéré gbuo ọtụtụ ndi Ìgbo bụ ndi isi agha nke Naigeria, ya na ndi Ìgbo aka ha di ọcha nọ n'ala ndi Hausa nke bụ isiala Naigeria.
Leipzig Corpus Collections
N’iwe nwa-nne na nwa-nne anaghị eru n’ọkpụkpọ cha cha!
Leipzig Corpus Collections
N’izu a, ọtụtụ hụrụ ihe ha ga-eji were nwee añụrị, dịka o si gbasara ya bụ nwa amadi.
Leipzig Corpus Collections
N’izu na abịanụ, ndị nwunye Eze asaa tụtara ime.
Leipzig Corpus Collections
N’izuụka gara aga anyị kwuru maka ọrụ iwu ndakọrịtà ụdaume na-arụ maka imebe okwu Igbo.
Leipzig Corpus Collections
N’izu ụka gara aga, ka Rochas Okorocha, na nkọwa ya kwuru na ọ ka Willie Obiano mma n’ihe gbasara ichi obodo.
Leipzig Corpus Collections
N’izu ụka ole n’ole gara aga, ndị Boko Haram wakporo Baga, gbuo ọtụtụ ndị mmadụ n’obodo ahụ, were gwunyezie egwunye.
Leipzig Corpus Collections
Nje na-ebute ọrịa a ka a na-akpọ ‘Salmonella’.
Leipzig Corpus Collections
Njikota abu nke níle nke há kpòrò Legend (1984), fùtàrà na afor ató nke gáfèrè mgbe o nwùrù bu njikota abu raggae nke gáfèrè I ré, bú Platinum (Diamond) iri na U.S., na ö rèrè nde 20 nke abu nka na uwà.
Leipzig Corpus Collections
Njikota edemde nka nwèkwàrà egwu nke ya gbalili ha kporo "Milkshake", o dàrà na nti madu, nor ngahù.
Leipzig Corpus Collections
Njikota Obodo Emerika bu ala no n'ime obodo ukwu adi-kpo Olile anyanwu Emerika.
Leipzig Corpus Collections
Njikota Ochíchìézè mecha tinyé ochíchì na kú Dominika ímé mpaghara ya na 1805.
Leipzig Corpus Collections
Njirimara ha gụnyere: Ha Anọghị Aghọ Nwoke: Ihe ndị fọk gels nọ bụ ọ cha acha, si bute, ọ chaghị acha, si bute.
Leipzig Corpus Collections
Ǹkà bu ihe fútárá mgbe ha mà úmá dosèrè ihe na nke gi bànyà na úche màdu kọ métú ya óbị.
Leipzig Corpus Collections
Nka na Uzu bu okwu nke ógè ótù nké básárá ihe oganiru na orü na nke ha gi si ọ otu he shi e jí ihe ngwa orü.
Leipzig Corpus Collections
Nkárí Asụsụ China nke óménàlà bu ihe nkárí ndi China hé jị é dé ihe nke hé kèrè na mgbé búrú nkárí China hé kèrè na afọr 1946.
Leipzig Corpus Collections
Nkárí ndi ozor bu nké Èkpè búrú nkárí Nsịbịdị.
Leipzig Corpus Collections
Nke a abụghị maka ndị SARS Awkụzụ, ha na-atasị ọkpụkpụ tagbuo onye nyanyere ha ya bụ ọkpụkpụ ma chọọ ebe anụ dị tanye ya “mai gọdụ”.
Leipzig Corpus Collections
Nke a abụghị nke mbụ Dino na Sowore onye ọ dị ka ọ bụ ya nwe ”Sahara Reporters” ji enwe okwu.
Leipzig Corpus Collections
Nke a abụghị nke mbụ ihe di otu a na-eme n’ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a afọ NPS omume ahụ bụ karịsịa nnukwu na 122 ọhụrụ ngwaahịa mwube a ndekọ maka ahu na-adịbeghị anya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a akwụkwọ ikike na-adịghị emetụta na Australia.
Leipzig Corpus Collections
Nke a akwụsịghị ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bịara dịka o mechara otu ụbọchịazọpụtachara Amina Ali.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ abụ ekele eji ebido Ịwa Ji ọhụrụ, anyị ji ya bido tata maka na ihe anyị chọrọ ikwu maka ya bụ emume omenala jikọrọ Igbo nile ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ akụkọ na ihe nchọpụta na-enye añụrị mere n’ọnwa Disemba.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ akwụkwọ eji aza mmiri.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ a ụlọ ọrụ jupụtara ọhụrụ na ahuhu, na oké otu!
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ etu Mbe siri were gosi ụwa nile ụdị amamihe dị ya n’isi.
Leipzig Corpus Collections
Nkea bụ ihe mere na asụsụ igbo na anwụ anwụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ iji gosi na n’agbanyeghị onye ịbụ, ebe isi, ihe i nwere, na ịga abụ ihe ọbụla ị chọrọ ịbụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ iji gosi na o nwere aka ka aka nke gbajiri aka nke ya, na-abụghị nke Buhari.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ iji gosi ụdị ọkwa dị elu nke ya bụ nwa amadi bara na ya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ iji gwa ya ka o kwụsị ịgagharị agagharị.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ iji nye ọtụtụ nkoropụ obi, ma gwa ụwa na ndị ọchịchị nchigbu enweghị ntaramahụhụ na-eche ha n’ọdịnihu.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ iji nzu were gosi na ọ bịara n’udo, na kwazi na ọ bụ sọsọ echiche ọma ka o nwere ebe nwa ahụ nọ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ iji were chọọ ụzọ ọzọ ego ga-esi bata n’akpa gọọmenti maka idozi obodo.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ iwu ụtoasụsụ na-achị etu mgbochiume si eso myiriụdaume.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ kemgbe ha binyere akwụkwọ na ha ga-akwụsị ịkpakasị aka n’ihe gbasara nuklia (nuclear avtivities).
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka etu o si zaa ụfọdụ ajụjụ ha jụrụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na ezi nghọta o nwere n’ịnụ ya, ga-eme ọ mụta mkpụrụedemede, inwe nghọta n’ihe e dere ede ga-adị mfe ma nyere aka n’ịsụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na gọọmenti enweteghi ihe ọbụla iji gosi na ha ma ihe ọbụla ha na-ekwu.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na gọọmenti ewepụla ego enyemaka oji akwado nzụpụta ya bụ mmanụ ọkụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na ihe ọ fọrọ ka ya bụ ụzọ kwụrụ ekeresu erughị mita narị abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na mgbe ọ na-eme nke a na ọ nọ ọdụ ka nsi (poison).
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na, mkpụrụ ọsu a nọchiela ebe ọwà amịrị si apụta.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na mmanụ anyị ji eme ọnụ, nazi eti anyị ichaka ugbu a. Ọnụ ahịa ya adawasịala ike.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ makana na ndị DSS na-ekwu n’aka ya dị n’ọtụtụ ihe wuruwuru, ndị ụlọ omebe iwu ukwu na-ekwukwazi na aka ya adịchaghị ọcha.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na ndị alaye, ndị OPC na ndị ọrụ gọọmenti si na ngalaba n’ahụ maka ala, bịara kulisịba ụlọ ahịa ha na ihe ndị ọzọ n’ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ makana ndị na-achọ ka o tinyekwuo ego na-esepụta isi kwa mgbe, bido na gọọmenti etiti na-ezo ezo were ewepụta ebumnobi ya, ruo na NNPC.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na Netanyahu na onye isi ndị Demokrat, bụ Obama, ejighị otu obi.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na nke ọ gara aga mere ka ọchịchị ruo Osibanjo aka, nke ndị enyi Buhari achọghị ya, n’ihi nke ahụ, o gbara isi akwara nọsie ike n’Abụja, ọ bụrụ na a ga-anwụ echi, sịsị nwụọ taa.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na ọ bụ n’ọchịchị Obianọ ka ha lekwasara anya na steeti anyị a nke mbụ, were kwụtọ maka etu ndị nchekwa obodo siri dara ndị ha na-echekwa gbufusie.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na o na-enyere aka maka igbochi ya bụ ọrịa akpụ ma dịkwazie mma na mkpa maka nwoke itozu n’ihe eji nwoke eme.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na o nweela ndị foro ntutu taa na ọchịchị obodo a ga-adịrịrị ha n’aka.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka na Onyeisi ala nke obodo ahụ bụ Yahya Jammeh kwechiri, jụ na ọ gaghị enye efe ka Barrow, meriri ya na nhọpụta prezidenti ya bụ obodo, weghara ike ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ makana Onyeisi ọchịchị obodo Buhari ekwuọla ka ndị uwe ojii webe mmadụ n’ọrụ iji mejupụta otu ha ma mee ya ka o siwanye ike.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ maka n’ego mmawapụta na-abịa na ngalaba ahụ gbadara agbada kemgbe ọnụ ego mmanụ akụ chi nyere dara.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ mbido n’ọgụ a na-arụso ya bụ ọrịa, ihe nile ga-ebido nwebe isi n’afọ ọzọ na-abịanụ, mana ihe nke a mere n’ọnwa gara aga bụ nnukwu ihe mbido na ya bụ ọgụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ mgbe otu onye uwe ojii mba Tọkị, gbagburu onye na anọchite anya mba Rọshịa na Tọkị.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ mmadụ iti nwata ihe ma machibido ya ibe akwa.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ na-agbanyeghi na o tobeghị aka ndị Tọkị gbaturu ụgbọ elu nke ndị mba Rọshịa.
Leipzig Corpus Collections