Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Nke a bụ na-emechaghị otu afọ kamgbe etinyechara ya ego.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ n’agbanyeghị n’iwu Naijiria nyere ha ikikere ime ya bụ ngagharị iwe.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ na mpaghara akụkụ ebe ahụ ndị na-eme ahịa mgbughari na-anọ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ na ọgwụ a rụpụtara gabiga nyocha iji hụ na ha ọ dị mma n’ahụ mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ na ọnwa Mee.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ ngwụsị emume omenala dị na Ịwa-Ji.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ n’ihi na ọ bụ nanị ndị ahụ jizi ọchịchị ugbu a ka ọ ga-enwe ike ịgwa ihe ahụ, ndị Naijiria agaghị anụ maka ya, o kwusie, ha gwa ya gbachi nkịtị na ọ ka siri ike nwaokorobia.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ nke isii ihe dị otu a na-eme n’ikpe Mazi Nnamdi Kanụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ nke izizi ihe dị otu a mere na Frans, o tụrụ ọtụtụ ndị mmadụ n’anya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ nke mbụ ha ji mmadụ were mee ya bụ ihe.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ nke mbụ kemgbe agha dapụtara n’obodo ahụ Amerịkà lusoro mba Siria agha.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ nke mbụ onye na-azọ ọchịchị n’Amerika na-akpa ụdị agwa a, hapụ maka ihe APC kwuru na ọ bụrụ na Buhari enweteghi mmeri mgbe ya na Jonathan na-azọ nke ha.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ nnukwu nnupu isi nyere iwu obodo nke gọọmenti ji aghụghọ akwado.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ ntụziaka iwu kasi nnukwu ukwu nke mba Amerịkà ga-etinye isi na ya kemgbe Nixon gara mba Chaịna na 1972 iji wete ọdịmma obodo abụọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ oge ahụ mmadụ enweghizi ike imepụta ịnsulịnị ga-ezu ọrụ aga-eji ya rụ ma ọ bụna akụkụ ahụ ụfọdụ anaghizi anabata ịnsulịnị; ya bụ ịnsulịnị dị ma ejighi ya arụ ọrụ (insulin resistance).
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ oge anyịnya enweghi ike iwepụta ịnsulịnị ọbụla, nke a ga-eme ka shuga dị elu n’ọbara.
Leipzig Corpus Collections
Nke abụọ; Iri ihe oyibo kpọrọ “zinc” dị nnukwu mkpa maka ụmụ nwoke.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ okwu asị e ji ebunye ụmụ gị ibu arụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke abụọ; Kwụsị ụfọdụ ọrụ ike, bido na-eme mmegharị ahụ, o kachasị iji ụkwụ gị na-agagharị.
Leipzig Corpus Collections
Nke a buru nke bu Newtons 2nd law of motion na o bu kwa nkpuru Classical Mechanics.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ site na ntụzi aka gọọmenti.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ site n’ozi ha zijere mba ụwa dum gbasara ihe ndị obodo na ndị otu Kristi nọ ebe ahụ na-ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a bụ ya ribezie ebule na nna ya na-akpa atụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a enweghị uru ọ bara ma ọ buru n’anyị anaghị akọ ịhe n’ala ndị a. Osote onye isi ala gwara ndị ọrụ ụbi ahụ si mba Rọshịa ka ha bịa malite ọrụ ụbi n’ala Naịjirịa,were na-akọpụta ma na-ebupukwa ịhe ha wepụtara.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ewere bụrụ mmadụ ịkwọcha aka tiere ọkụkọ akị maka na oteela aka ha abụọ bidoro dịba na mma.
Leipzig Corpus Collections
Nke afọ gara aga, kedu ihe bara uru e ji ya wee mepụta?
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-abụ inyere mmadụ dum aka n’ịma ka esi agụ ma na-ede asụsụ anyị a. Ihe nkuzi a ga-adị mfe dịka ịta akara Mama Ejima.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-abụ nke mbụ ndị uwe ojii ga-ewe n’ọrụ kemgbe afọ ise gara aga.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-abụ nke mbụ Onyeisi ala Iran mere nke a n’afọ iri atọ gara aga.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-adigide ganye na ha enyochasia ihe merenụ na ihe butere ihe merenụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-agbado ụkwụ n’ihe nile, iji kpalite mmụọ ndị mmadụ dịka onye odee ya bụ edemede si were chọọ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-apụta ihe mgbe a ga-arụcha mgbadamgba ebe a na-azụ ọkụkọ n’Ịgbarịam nke Gọvanọ Obianọ nyere nkwado maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-ebido na ọnwa Epreelị gbaa mkpụrụ ụbọchị nke mbụ, n’afọ a. Onye mere ka a mara nke a bụ onyeisi oche kọmishon nke uwe ojii bu Sa Maịki Okiro n’Abụja.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-eme ka A chụpụ ọnọdu afụfụ na ụbịam.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-eme ka ego na-abata n’akpa gọọmenti, maka ọrụ dị iche iche ga-ewete mmepe n’ọganihu na Steeti Anambra.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-eme ka metenu ehi na-anyụpụta bụrụ nke e belatara nkeji asaa na iri.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-eme ka Naijiria da ogbenye ọnụ ntụ!
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-eme ka ọrịa nka dị iche iche bụrụ ihe e kpochapụrụ n’ihi na ọ bụ nka na-akpata ha.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-enye aka ime ka atụmatụ a biri ọkụ n’oge na-adịghị anya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-enyere aka iji hụ na anyị nile tụnyere ego anyị, ma anyị achọrọ ya, màọbụ na anyị achọghị ya, iji hụ na goomenti wetere ego.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-enyere anyị aka i na-ama ihe na-emegasị ebe nile, na-abụghị nanị nke na-eme n’azụ ụlọ anyị.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-enyere ndị agha ahụ aka ibu agha megide iyi egwu, ori ehi nakwa arụ ndị ọzọ na mpaghara ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a ga-hụ ị na-enweta ihe ndị kasị ruo ụbọchị ozi ọma na ozi na ọhụrụ ngwaahịa na ihe omume dị ka ọ na-aghọ dị.
Leipzig Corpus Collections
Nke a gbanwere n’ọnwa a. Na ọzịzọ nke onyeisi e mere n’ọnwa Mee, nke mba otu narị na iri asatọ tụnyere akwụkwọ, Dkt Tedros Adhanom Ghebreyesus nke mba Etiopia nwetere mmeri.
Leipzig Corpus Collections
Nke a gosiri na mgbe ahụ na-ebidoro nwebe ihe a kpọrọ oge Lenti nke na-edubata anyị mana akwado anyị maka Ista, ọnwụ na mbilite n’ọnwụ nke Jeeso Kristi.
Leipzig Corpus Collections
Nke ahụ akwụsịghị ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke ahụ bụ iwere ibepekandụ mmadụ tinye n’akpa nwa ezi.
Leipzig Corpus Collections
Nke ahụ bụ na ụmụaka iri asatọ na isii, nke ndị e kwuru na Boko Haram tọọrọ na Chibọk bụ ndị nweere onwe ha.
Leipzig Corpus Collections
Nke ahụ bụ nke kacha were gbagwojuo m anya.
Leipzig Corpus Collections
Nke ahụ dizi ka ọ bụ akụkọ nke a ga-eme ka anyị were.
Leipzig Corpus Collections
Nke ahụ ga-adị na ngwụsị ihe omụmụ taa.
Leipzig Corpus Collections
Nke ahụ ga-enyere aka na-imejupụta nkwa Gọvanọ kwere na o ga-eme Anambra ka ọ bụrụ “e jesịa ọ gwụ”, n’ihe gbasara ọrụ ugbo, na iji na-ewepụta akụnụba na inye ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a karịrị ihe a kwụrụ ya na Chelsi nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Nke a kpalitere oke iwe n’obi ya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a kpatara na ruo ugbu a, ana akwado ọtụtụ maka mmirichukwu na lenti, ndị nke a na-anabata ka ndị otu Kristi abalị ụbọchị Ista.
Leipzig Corpus Collections
Nke Akụkọ a mezuru ihe Igbo kwuru sị, “ Egbe bere, Ugo bere, nke sị ibe ya ebela, ka nkuku kwaa ya”.
Leipzig Corpus Collections
Nke a malitere kemgbe abalị abụọ mba Amerịka malitere kwadowe ndị otu rebel ahụ na-ebuso gọọmenti Bashar Al-Assad agha.
Leipzig Corpus Collections
Nke a malitere n’isi ụtụtụ n’oge ndị mmadụ ji aga ebe dị ịche ịche.
Leipzig Corpus Collections
Nke a megidere iwu nke na-achị Naijiria na nke gbasara mba ụwa nile.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere eji were si n’imi nyebe ya nri ka o nwetebe onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere eze jiri nwee mkpebi na o nweriri ihe ya bụ nkịta na-ahụ mgbe ọbụla nke o chọrọ ka ya na onwe ya ga hụkwazie.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere gawa n’ihu shuga dị n’ọbara ga-adị elu.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere ha jiri kwere na mmadụ abụọ taa nsusu ọnụ, na otu onye n’ime ha ga-ewere mkpụrụobī onye nke ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere isi Mkpu ji adị ka isi Mbe were ruo taata.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere ka Lenti na-ewe izuụka asatọ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere ka ndị uwe ojii na ndị soja bagidere otu ebe mgbaba ndị otu ahụ n’ụbọchị Satọdee.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere ka obodo nile kọọtọ ụdịrị ajọ agwa a onyeisi obodo kpara.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere ka o mechara mkpụrụ abalị abụọ osote ya, bụ Joe Biden, gwara ndị nta akụkọ na ya na onwe ya kwenyere n’otu ihe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere ka o mechera izu ụka abuọ ha abụọ nwere agba nke mbụ nrụrịta ụka ahụ na mahadum Steeti Denver, na Nwenezdee, abalị 3 nke ọnwa ọkụtoba afọ 2012.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere ka ọtụtụ jụọ na Buhari abụzi “Seat at home mum”.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere Mbe jiri jekwuo ya, rịọ ya ka ha bụrụ enyi.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere mụ ji wee na ajụ onwem ajụjụ si, gini kpatara ihe di otua, ọbụ na ọkpụ isi amaghi akpụ ka ọbụ na agụba adighi nkọ?
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere n’abalị iri abụọ n’ise nke ọnwa Eprelu afọ 2017.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere na ọgwụgwụ ya na-ahịa ahụ, maka na ike agwula anụ ahụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere na ọtụtụ na-ahụcha ihe kara ịba uru, tinye isi na ebe a na-eme ego mmabute.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere na ọtụtụ ndị mmadụ na-anwụpị anya na ya bụ ọgụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere na ruo ugbu a, agba ụmụ nwanyị na-akwọ murumuru ka ọkwọrọ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere n’ebe ndị mmadụ anaghị akwọ aka ha nke ọma, na ọrịa a na-echi eze.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere n’ibinye aka n’akwụkwọ anaghị aga ọsịsọ n’ọtụtụ ebe.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere n’ụbọchi Nwenezdee gara aga, oge ha na-akwado ime ngaharị udo maka oge A na-egbu n’ime ntụliaka nke E ji ahọpụta onye isi ala.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere n’ụbọchị Tọzdee abalị abụọ nke ọnwa Eprel.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere ụmụ anụmanụ nile jiri ghara ibikọ ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a mere ya afọ 11 kemgbe a malitere ịlụ agha ahụ na Afganistan.
Leipzig Corpus Collections
Nke a na-abụkarị mgbe onye ọbịà na onye nwe ụlọ, nwere esemokwu dị n’etiti ha abụọ, nke edozichabeghi nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Nke a na-akọwa na gị na nwa-Igbo ibe gị ga-emekọta ihe ọnụ, mgbe ego batara ọgụ ada.
Leipzig Corpus Collections
Nke a na-akọwa na onye ihe dị mkpa na-eji ire ụtọ, ire ọma were na-arịọ ka e nyere ya aka gboo mkpa dakwasịrị ya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a na-amalite na izu abụọ na atọ mgbe aru ahụ gachaa.
Leipzig Corpus Collections
Nke a na-anọchi nke ọzọ dị oké ọnụ na budata iji nwayọọ V-Nọdụ njikọ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a na-echetere ụwa na agha na-eri isi mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke ana-egosikwa na ha mgbe ahụ bụzi ọkara mmadụ, ọkara mmụọ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a na-eme ka ikuku a kpọrọ “Methane” si ha n’ahụ were apụta.
Leipzig Corpus Collections
Nke a na-eme n’ihi otu ndị mmadụ siri na-akakpọ gọọmenti ya maka usoro ha siri kpa agwa gbasara ndị obodo ha ahụ nwụrụ n’ihe mberede ụgbọ mmiri.
Leipzig Corpus Collections
Nke a na-eme ụbụrụ mmadụ a na-ahọ nkọ ka agụba.
Leipzig Corpus Collections
Nke a na-enye ohere IP usoro iji rụọ ọrụ n'ụzọ zuru ezu n'agbanyeghị nke ụdị netwọk n'etiti saịtị.
Leipzig Corpus Collections
Nke anọ; Nwoke ọ bụla nụrụ nwaànyị kwesiri i na-enwe mmekọ o peketa mpe otu ugboro n’izu abụọ, iji bupụlata ihe o gbu n’ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Nke a nwere ike inyere anyị aka n'ihe gbasara nkọpụta nri na kwa i kwụsị ike mmiri ozuzo na-akpa, nke na-ewete mmebisi ọtụtụ ihe.
Leipzig Corpus Collections
Nke a nwere ike iweta ohere ndị Igbo, ọ kasi ndị ọchịchị anyị inọkọ ọnụ chee echichi ma wepụta ezi atụmatụ maka agamnihu ndị Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Nke a nyere Nigeria goolu izizi ya.
Leipzig Corpus Collections
Nke a pụtara na ọ bụ ụbọchị ahụ o ga-esi n’ụlọikpe pụta ka aka ga akpara ya ozigbo, makana ndị ga-abịa ụlọikpe, mana òkìrìkiri ya ga-akarị mmadụ iri ụbọchị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nke a pụtara na o so na ndị isi, bụrụkwa onye na-anọchi anya ọga kpatakpata n’ụlọọrụ WB.
Leipzig Corpus Collections