Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Nke a pụtara n’ọnụọgụ ndị nwụrụ ànwụ ka nwere ike ịgbago. | Leipzig Corpus Collections |
Nke a pụtara n’onye isi ala nwere ike ịchị nanị afọ asato na mba ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nke a si n’ọnụ ndị ọkaiwu nke IPOB. | Leipzig Corpus Collections |
Nke a so n’ihe ha ga-akpa na nzukọ nke ndị si na mgbada ugwu nke Naijiria nso nso a. Kedu nke gị onwe gị chọrọ, ndozighari ọnọdụ ọchịchị ka ọ bụ nkewa? | Leipzig Corpus Collections |
Nke atọ; ọ bụrụ na ọrụ gị bụ nke na-eme ka i na-anọ ala mgbe ọ bụla, bido inọkata ala i kwuru ọtọ gàgharịa ka akwara gị gbasasia Nke anọ; Kwụsị iyi pantị, yibe nke ndị oyibo kpọrọ, bọsasị. | Leipzig Corpus Collections |
Nke bu ebe ala Brazil na Argentina no. | Leipzig Corpus Collections |
Nke bụ ihe kasị mma nnyefe usoro? | Leipzig Corpus Collections |
Nke bu ihe mere Babangida a hafu office, tinye Ernest Shonekan na ya ta o lekotawa Naigeria du mgbe ndi madu e mee election nke president. | Leipzig Corpus Collections |
Nke bu na oge election. | Leipzig Corpus Collections |
Nke bu otu onu agugu nk'ana-kpo iteghete, kpo-kwa itolu. | Leipzig Corpus Collections |
Nke díkà di íchè, búrú nke Aristotle jì, bu nlè na nlé ime ihe na ihe kpákótárá. | Leipzig Corpus Collections |
Nke diri ya nke ukwu di na afọr 2002, mgbe omẹrẹ ka Éowyn na aka áto The Lord of the Rings. | Leipzig Corpus Collections |
Nkee bu aha ozo ndi madu bi na nga di kpo states no na Naigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Nke ezioku, naija nwere-ike bu otu a ne de, kpo Niger maka otu nde ala-a di kwu okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Nke gara aga mịpụtara mkpụrụ ya bụ ka anyị tinye isi na nke izuụka a. Dịkà anyị siri mara ihe nkuzi a ga na-adị Satọdee nile, na Chukwu kwado, ya na na mmụọ sie ike. | Leipzig Corpus Collections |
Nke gbárá abụọ chèkòtàrà otù nkeji gi jikodo Í ké nke ótụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nke gbaruru afọ atọ, ma kwụsin'afọ 1970. | Leipzig Corpus Collections |
Nké háfùrù àlà nke saará àsá na nkeji mádu adíghịtu, nke háfùrù ébé mádu bị nga Í gbá nke ishií na ébé ihe ha rürü jùrù na U.S. Áh`bu "Utah" shì mbà ndi Ute nke áhà bu "ndi úgwú ukwu" na ásụsụ Ute. | Leipzig Corpus Collections |
Nke ibuo buru na entropy kwesiri i gbalite(ma obu na system gbachire a gbachi). | Leipzig Corpus Collections |
Nke iri na otu kwuru na Kanụ na ndị amala ya na ya ikpe, na-arụ ogbunigwe. | Leipzig Corpus Collections |
Nke ise gbadoro ụkwụ na ha bubatara ihe mgbasa ozi igwe redio. | Leipzig Corpus Collections |
Nke ise kwuru na Kanụ na ndị otu ya so na otu nke iwu machibidoro, ya bụ IPOB. | Leipzig Corpus Collections |
Nkè íshí ya kófùrù nke bànyèrè na ímé ihe ȯ tèrè bu ihe nkwúlítá okwu shí mgbe ȯ nwụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nkeji á kèjịrị kwà na ihe ha na kpo Local Government Areas nke 774. | Leipzig Corpus Collections |
Nkeji nke nwèrè mádu rúrú nde asaátọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nke kakwu njọ bụ na o nwekwughi nwa nwoke. | Leipzig Corpus Collections |
Nke ka nke, ọ gwara Eze na nwata hụ bụ nwa ya, mana o nwere otu ihe a ga-eme iji mara nwunye eze onye nke mụrụ ya bụ nwa. | Leipzig Corpus Collections |
Nke kasi njọ bụ ụdị ajọ ọrịa ọ na-ebute tupu ọ kpọrọ onye ahụ ọ kpara aka were laa mmụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nke kasị were dị ukwu bụ kepukepu na ọ nwụọla. | Leipzig Corpus Collections |
Nke madu ji machara ya di na onyonaga ató nkea, nke o mèchàrà ka íshí oméka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ aha ego akpọrọ mmadụ atọ ga-edebe onwe ha dịka ndị ga-egosi na Nnamdi Kanụ ga-eme ihe iwu kwuru dara oke ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbu bidọrọ jírí oghanadum nke kufụrụ Ochíchíézè Rome na 510 BC, na uwa nke ngucha jírí oghanadum kúfụrụ Ochíchìíwu Rome, ya më ka Mpaghara Rome na 27 BC. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ bụ maka “Akụkọ Ụwa”; ihe nile n’obodo Naijiria bụ nke anyị ga na-ewepụta etu o si gbata kwụrụ na-atụnyeghị ya ose màọbụ magị. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ bụ na ilu dika onye ọbụla siri were mara, bu mmanụ eji eri okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ bụ na ilu dịka onye ọbụla siri were mara, bụ mmanụ eji eri okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ bụ na ndị ọrụ oyibo ga na-arụ ọrụ sọsọ ụbọchị ato n’izuụka. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbu bụ site na inye ezigbo ọgwụ na-ebochi nje(antibiotics). | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbu dọrọ ómámma nke nílé shi atụ nke di ímé ímé ihe ha ne lé, na nke échichè nke nwéfu dọrọ ómámma nke i léfụ ihe shí íshí ihe na ihe madu si bu eziokwu. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ ha jụrụ ya kedu ihe kpatara o jiri rụọ Mahadum iri na abụọ n’otu mgbe, mgbe a na-ekwu na ego adịghị? | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ ha kwuru na onye ahụ ga-abụrịrị onye omebe iwu ukwu nke Naijiria bịa bụrụkwa onye Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ ha nwere ike ịbụ sọsọ mgbochiume, mana mgbe ụfọdụ site na ọnọdu ha nọ na mkpụrụokwu Igbo ha na-abụkwa myiriụdaume. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ kpụgharịa ọgwụ ya o fee n’isi, ha nile mere otu ihe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ ndị mba Tọkị nọ na otu NATO, ihe ọ pụtara bụ na ihe ọgụ dakwasị ha, ndị agha mba Yurop ga-abịa nyere ha aka. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ nwere ike bụrụ egwuregwu. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ ọbụghị sọsọ akụkọ ụwa ka anyị ga na-akọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ Okonkwo nwere mmụọ igosipụta onye ọbụla na o zuru oke na nwoke, ụjọ mmadụ màọbụ ndị obodo ihụ ihe yiri Unoka bụ nna ya n’ime ndụ ya bụ ihe kasi atụ ya egwu. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ; ụdị nri i na-eri bara nnukwu uru maka ịkwụsị ọtụtụ ọrịa akpụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mbụ were gwa Agụ na ihe o ga-eji mezie ya bụ isi Mbe, nke ọzọ e kwuo na ọ chọrọ aka Mbe, nke ọzọ ukwu ya, ma eriri afọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nke meghe ọnụ ka o kwuo okwu, Agụ amagburu ya tupu n’ezi. | Leipzig Corpus Collections |
Nke mere mba Amerịkà jiri kụba ekwe agha n’ike n’ike, were gwa ha chere aka ghọrọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nke na ngwaahịa ndị KBC nkeji dakọtara na? | Leipzig Corpus Collections |
Nke nwata a apụghi mgbe ọ n’afọ nne ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nke ọbụla ebodo ya ajọ mmụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nke ọbụla n’ime ha nwere ike ikewa mba Amerịkà ụzọ abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nke ofu buru na T ga gbadata ma oburu na entropy a gbalite(ma obu na system gbachiri a gbachi). | Leipzig Corpus Collections |
Nke ọ na-achị, ọ na-achị ofụma, iji lebe anya ịchi Naijiria nile? | Leipzig Corpus Collections |
Nke onye nsikwụ ǹkà Robert Hughes si bu na orü Van Gogh nke mgbèdè zịrị onye ǹkà nor na élú orü ya, di ya na áká na "onye nke ọnụ nke mmili ótụ na úrè na dọ ya bu ihe ọ chọrọ". | Leipzig Corpus Collections |
Nke ọzọ bụ na Iran chọrọ ịbụ isi sekpu ntị n’ihe gbasara i wete udo n’obodo dị n’etiti ọwụwa anyanwụ(Middle-East). | Leipzig Corpus Collections |
Nke ọzọ kwa, o nwere mgbe ọ ga-abụ inyụsịa amịrị, ọ dị ka o nwere nke na e kweghị apụta. | Leipzig Corpus Collections |
Nke pụtara na ọbụladị onye a na-emegbu emegbu, o na-enwe mgbe o na-enweta ihe ruru ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nkịta bidoziri ụbọchị ahụ binyere mmadụ, na-amụ nwa ụmụ ya na-eto mara mmadụ nke ọma. | Leipzig Corpus Collections |
Nkịta chere n’ihe bere n’abalị bụzi anwụnta, were chee n’Agụ echefuọla ihe o mere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nkịta gbara ọsọ ma gbagbuo chi ya n’ọsọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nkịta gosiri nke o jiri bụrụ “Ekwueme”. | Leipzig Corpus Collections |
Nkịta kwuru na o were ihe kpatara o ji eso onye afọ ukwu, ọñụghị añụ, ọ gbọọ agbọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nkịta kwụrụ ọtọ were kwuo si, “ka anyị hapụ Agụ, anyị nile tinye aka, ịrụ ụlọ ga-abụ ofe nkupu”. | Leipzig Corpus Collections |
Nkịta na-egbughi oge, were ihe ndị a nile nye agu, o chere na iwe nwanne anaghị eru n’obi. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa ; Atụmatụ maka ihe mmadụ ga-eme were ba uru erika, kama ọ bụ itinye isi were mee ha bụ okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa : ihe mmadụ metere mgbe o na-eme ihe maka ọdịmma ndị ọzọ na-amaghị ama, ekwesịghị ka e were ya taa ya ahụhụ ma ọ bụ nye ya mmekpa ya ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa : ihe ọ bụla nwere uru o bara, na-agbanyeghi na ihụ ya ọ dikà nke ya ekpomego. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa: mgbe itachiri eze na-achọ ihe i chere na ọ dị gị nnukwu mkpa na-echeghi echichi nke ọma, i nwere ike ịdabanye n’ajọ ihe ga-enye ndụ gị nnukwu ntụpọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa: mmadụ chọọ ka o ritesịa uru nile màọbụ nwetesịa ihe nile ọ chọrọ, o nwere ike mebikwuzie ezigbo ebumnobi so ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa : mmadụ ga-eji ihe mere onye ọzọ were mara ka o ga-adị ya, bido n’oge gwa onwe ya okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa : mmadụ ga-eji ihe mere onye ọzọ were mara ka ọ ga-adị ya, ma bido n’oge gwawa onwe ya okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa: mmadụ tinye isi na ihe o nweghị ike ya, maka na ndị ọzọ màọbụ onye ọzọ na-eme ya, ọ ga-ahịa ahụ ka onye ahụ hapụ inwete ọghọm so ya bụ ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa na nchọpụta abụọ anyị gosiri kwesiri ime ka onye ọbụla mara na nke atọ a bụ eze a ma na a ga-echi. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa: ọ bụ ihe mmadụ na-asara ka eji eme ya ihe n’ụwa a. 1. E buru ozu nwa mgbada bawa ọhịa ebe nile nne ya duuru ya ga kpaa nri, ozu ya anọrọ n’isi ree ure. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa : onye akpachaghị anya mgbe ọ na-eme ihe o ma n’ihu ọha, o mechuo onwe ya aha ma mebie aka ọrụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa : onye akpachaghị anya mgbe ọ na-eme ihe ọ ma n’ihu ọha, o mechuo onwe ya aha ma mebie aka ọrụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa; Onye na-adịghị ike ọrụ ga-achọrịrị ụzọ o ga-esi were gbanalị ọrụ chere ya n’ihu. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa ; Onye na-emenwughi ihe ibe ya na-eme, kama ọ ga-enyocha ka ọ mara ihe ọdịghị eme nke ọma, ọ chọba onye ọ ga-ata ụta. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa ; Onye na-eti mkpụ na ihe amaghị were kwụụrụ ya, kedu mbọ o gbara maka ihe ụdịrị ya mma n’ọdịnihu? | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa : onye obula lere ugwu ya, adịghị inweta mkparị na nleda anya so ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa : onye ọbụla lere ugwu ya, adịghị inweta mkparị na nleda anya so ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nkọwa: onye tinye aka na ọtụtụ ihe màọbụ na-achọ ka o ritesie ihe nile, ọ ga-enwerịrị ihe dị mkpa ga-efunarị ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nkowa ya buru na S, entropy putara na oke ozuzu(system) obuna soro otu microstates di iche iche ya ra lute na phase space. | Leipzig Corpus Collections |
Nk'ozo dika agwo na grasshopper enweghi. | Leipzig Corpus Collections |
Nkụ dị na mba na-eyere mba nri, emume a, obodo dị iche iche na-eme ya ụbọchị ahịa ha. | Leipzig Corpus Collections |
Nkwenyesi ike na onye rụọ o rie, abụghị ihe eji egwu egwu. | Leipzig Corpus Collections |
Nkwụcha ha na-eke bara uru maka na ụdị ihe ahụ anaghịzi eme, ganye n’ọnwa a gara aga. | Leipzig Corpus Collections |
Nlélé anumanu mere ilú nke íke na ha na á kpata anumanu áká, ndi ichié si ha gi zifú Flocke na áká ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nlụlịta okwu màkà nkárí nke abụọ tèrè mgbe ȯ nọr na ȯgbà ndi China. | Leipzig Corpus Collections |
Nmata putara na nguta Elekotromagnetizm bu na nmetute na nfe elekitrik na nmetute na nfe magunetizm gbasoro na otu ozuzu nke okere chi (Natural unity). | Leipzig Corpus Collections |
Nmata putara na nguta Elekotromagunetizim bu na nmetute na nfe elekitrik na nmetute na nfe magunetizim gbasoro na otu ozuzu nke okere chi (natural unity). | Leipzig Corpus Collections |
Nnaa ee, nke a nwere ka ọ dị, ụfọdụ nwere ike na-eche na-aga agụ nke a n’awa. | Leipzig Corpus Collections |
Nna gị na-atụ anya ka ị lọọtakwa! | Leipzig Corpus Collections |
Nnaji bidoro Ime ihe nkili na obere nwa na Onyonyo ama amaa bu soap opera. na 1998 oge O di afo Iri na Iteghete (19) akowara ya n"itoo n"ihe gbasara ihe nkili. | Leipzig Corpus Collections |
Nnajie bu onye tinyere umeala ya ka oburu ihe ziri ezi. | Leipzig Corpus Collections |
Nnaji meriri n"ihi ezigbo oru ya, tinyere na ana akpo ya ezigbote omee ihe nkili na afo 2001 nke ndi obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Nnamdi Kanụ abụghịzi nwata enweghị nne na nna, na ikwu na ibe. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.