Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Nnamdi Kanụ kwuru na ọ ma maka Radio Biafra bidoro ọhụrụ n’Amerịkà, mana o nyebeghi ha nkwado ya.
Leipzig Corpus Collections
Nnamdi "Zik" Azikiwe, bu onye isi-ala izizi Nigeria nwere.
Leipzig Corpus Collections
Nnamdi "Zik" Azikiwe, bu onye isi-ala izizi Nijiria nwere.
Leipzig Corpus Collections
Nna na-esi n’ugbo bata, tinye isi n’obere ọrụaka ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Nna na nne anaghị enye ụmụ ha mmiri nshị ka ha ṅụa.
Leipzig Corpus Collections
Nna were ọrụ dịrị ya, nne were nke ya, nwata nwekwaziri nke ya.
Leipzig Corpus Collections
Nna ya bu Injinia ebe nne ya bu onye nkuzi.
Leipzig Corpus Collections
Nna ya bu Injinia ebe Nne ya bu onye nkuzi.
Leipzig Corpus Collections
Nna ya bụ nwa afọ Igbo, ma bụrụkwa onye nkuzi, ebe nne ya bụ onye obodo Trinidad.
Leipzig Corpus Collections
Nna ya bụ onye nkuzi n’otu obere obodo e nwere na Venezuela.
Leipzig Corpus Collections
Nna ya gara na nke nne ya, dara ya aka, kwụọ ya ụgwọ mmeghie ya.
Leipzig Corpus Collections
Ńnà ya kwuru na ñkịtị nke ndi Baptist.
Leipzig Corpus Collections
Ńnà yá mgbe áhu bu Earl Little, na mmá ya bu Louise Little (áhà nna yá Lousie Norton).
Leipzig Corpus Collections
Nnedi chọọ ịchọ nwunye nwa ya okwu, ọ si ya nye ya mmanụ ka o were taa akwụ!
Leipzig Corpus Collections
Nne Igbepekandụ a, nke ha rụrụ ọrụ n’ime ya, na-abanye n’ụbụrụ onye ọrịa a megoro ịwa, ndị enweghizi olileanya, ga mụba ọtụtụ igbepekandụ nke ga-eje ebe ọrịa a ji onye ahụ, nye ya nweere onwe site na Igbepekandụ (cell) ọhụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Nne na-akaba ahụ hụ na ihe e siri esi dị.
Leipzig Corpus Collections
Nne na nna bụrụgodu akụnaatakasi, ha mee ka ụmụaka mara na ego abụghị ihe na-epu n’osisi.
Leipzig Corpus Collections
Nne na nna kwesiri i na-asụ Igbo ka nwa ha na-anụ ya mgbe ọ dị ka ọ na ọ mabeghị ihe.
Leipzig Corpus Collections
Nne na nna kwesiri i na-enwe ohere ha na ụmụaka ga-eji na-akpa nkata.
Leipzig Corpus Collections
Nne na Nna ya kwuru n'amuru ya nime abali iteghete, onwa nke asaa n'ime aro 1951.
Leipzig Corpus Collections
Nne ọkụkọ o na-akwa akwa?”
Leipzig Corpus Collections
Nne ya bere akwa gwa ya ka ọ gbapụ ezi.
Leipzig Corpus Collections
Nnukwu ihe mgbanwe di omimi bu ihe a na-ahụ ụbọchị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nnukwu ihe mmụta dị na ya!
Leipzig Corpus Collections
Nnukwu mmanwụ na-eti onwe ya, ọ kwụọla ụgwọ o ji ala?
Leipzig Corpus Collections
Nnukwu nyocha na-agakwazi n’ihu iji chọpụta ndị omekome nile nọ na ha.
Leipzig Corpus Collections
Nnukwute mmadụ a, dị afọ iri ise na atọ.
Leipzig Corpus Collections
Nnukwu ụgbọala Dangote na-ebu siment, na-akaghị aka, na-egosighi ihe mmebi ọbụla, gakatara, tinye isi ebe ọtụtụ ndị mmadụ jupụtara.
Leipzig Corpus Collections
Nnùnù omeka Sisserou (madu mara ya ka Mpaghara Amazon), nnùnù àla nka, bu ihe nor na okoloto obodo nke.
Leipzig Corpus Collections
Ńnú odẹne bụ ótu nnu na tọ bọribọri, mkpụrụ ya dị ka ugègbè.
Leipzig Corpus Collections
Nnyocha nke otu ọrụ na-agba mpụ na aghụghọ ukwu wepụtara n’izu ụka gara aga na mba ahụ boro ebubo n’aka adịghị Maazị Zuma ọcha.
Leipzig Corpus Collections
N’obodo ha bụ Iduu, ha nwere nnukwu eze ama ama.
Leipzig Corpus Collections
N’obodo ụmụ anụmanụ n’oge ahụ, Nduru bụ anụ eji ịdị gara gara na ịdị uchu were mara.
Leipzig Corpus Collections
N’ọ ga-achọpụta n’afọ juru ndị Nigeria maka mbọ gọọmenti ya na-agba maka ime ka ọkụ na-adị.
Leipzig Corpus Collections
N’ọgbakọ nke ha mere ụnyaahụ, nke ha kpọrọ, “Kaduna Declaration”, ya bụ ọgbakọ gụnyere ọtụtụ otu di icheiche bụ izugbe ọgbakọ ndị Awụsa, ngalaba nke ndị ntorobia ha, ka ha nọ we kpọọ ya bụ oku.
Leipzig Corpus Collections
N’ogbe ebe ndị Rịpọblịkan zutere na Boston maka ịmata otu okwe siri gba, anya mmiri na-esi ebe niile.
Leipzig Corpus Collections
N’oge a kwazi, ụka na-agwa ndị mmadụ na ọbụghị nanị nri bụ ihe eji egbu ọnụ, kama ka ha kwụsịkwazie ọtụtụ ihe ndị ọzọ ha na-eme maara ha ahụ iji were mee ọpịpịa.
Leipzig Corpus Collections
N’oge gara aga ka ndị Nigeria nụrụ na nwụnye onye isi ala ha bụ Patience Jonathan jere mba ofesi maka ịme nnyocha ahụ ike.
Leipzig Corpus Collections
N’oge gboo, ndị mmadụ na- ebi ndu ndi dinta; ọnọdụ nke na eweta na ogbugbu onwe ha adighi n’obodo.
Leipzig Corpus Collections
N'oge gbuo, umu nwoke na enwe ihe n'ile Nna ha kpatara na ndu ya.
Leipzig Corpus Collections
N’oge na-adịghị anya ha nile nwere onwe ha ma bido gabakwa ije ma kwubekwa okwu nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
N’oge na-adịghị anya, ihe onyonyo ga-eme ka o na-aga sịrịrị werere ga-apụtakwu!
Leipzig Corpus Collections
N’oge na-adịghị anya, Kenneth bidoro rịaba ọrịa.
Leipzig Corpus Collections
N'oge nka, obodo ahu bu ndi shi ike n'uwa.
Leipzig Corpus Collections
N’okwu AFDB wepụtere tata bụ Fraịdee, onye ọzọ ndị otu bọdụ ụlọ ọba ego ahụ na-atụle, bụ Mazị Sufian Ahmed, minista ngalaba ọnọdụ akụ n’ụba nke mba Etiopịa.
Leipzig Corpus Collections
N’okwu mbụ ya dịka e duchara ya n’iyi ọrụ, ọ kwuru na a ga-akwalite mmekọrịta udo na nkwudosike n’etiti mba Taiwan na Beijing.
Leipzig Corpus Collections
N’okwu nke ya, oriakụ Clinton, onye E meriri na ntụliakelu mba Amerịka ahụ, gwakwara ndị na-adonyere ya ụkwụ na E kwesiri ịnyere maazị Trump ohere ka Ọ chịa.
Leipzig Corpus Collections
N’okwu ọ gwara ndị nta akụkụ, ọnụ na-ekwuru ndị agha, bụ Mejo-Jenaral Chris Olukolade, kwuru na ndị agha ofe n’elu nke ala Nigeria buru ọgụ jekwuru ndị Boko Haram n’ọhịa Sambisa, yana obodo Gwoza, nke dị na Steeti Bọrọnu.
Leipzig Corpus Collections
N’okwu ọnụ na-ekwuchitere onye isi ala, Garba Shehu, kwuru, Prezidenti Buhari gakwara n’ihu kasie ndị otu Jama’atul Nasril Islam (JNI) na ndị Supreme Council nke Islamic Affairs obi maka ọnwụ ya.
Leipzig Corpus Collections
N’okwu ya, Buhari kwuru si n’ọchịchị onye kwuo uche ya ga-agwụdosi ike n’Afrịka mgbe a malitere haziwe ndọrọndọrọ ọchịchị n’ụdị na-enweghị ntụpọ, iri ngo, m’ọ bụ ihe aka azụ.
Leipzig Corpus Collections
N’okwu ya n’oge emume a nke ndị bịara ya gụnyere,gọvanọ Steeti Kwara, Maazị Abdulfatah Ahmed, ụfọdụ ndị ụlọ nzukọ omeiwu nke gọọmenti etiti, na ọnụ na-ekwuru ụlọ nzukọ Steeti Kwara, Dr Ali Ahmad.
Leipzig Corpus Collections
N’okwu ya, nye isi izugbe otu ahụ n’ala Naịjirịa, bụ Maazị Abdrafiu Adeniji, kwuru na ihe ndị ịma aka dị n’agụm akwụkwọ ndị na-eji nnwa n’ala Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
NOLLYWOOD na-akwa Bisi Komolafe Ngalaba na-emepute ihe ejije na Nigeria, bụ NOLLYWOOD na-eru uju kemgbe ụnyahụ.
Leipzig Corpus Collections
N’ọnwa a, obi gbawara mba Izrel mgbe ndị Amerịkà gosiri ha na o nweghị ihe gbasara ha, nke na-emetụta ha, mgbe Amerịkà wezugara onwe ha na ya bụ mbinye aka a na-eme na UN.
Leipzig Corpus Collections
N’ọnwa disemba gara aga, otu jikọrọ mba ụwa kpebiri iziga ndị soja mmadụ 3,000 na Mali.
Leipzig Corpus Collections
N’ọnwa Febuarị ha tụnyekwara akwụkwọ na ndị ka wee mee ihe pụrụ iche n’ọnwa.
Leipzig Corpus Collections
N ‘ọnwa gara aga ndị Dibịa bekee nọ n’ụlọgwụ Fortis Mohali nke dị na Punjab wepụtara ya ọdụdụ a. Nke a ga-eme ka o nwee ike i ga ije.
Leipzig Corpus Collections
N’ọnwa maachị gara aga, e weere ọchịchị n’aka ike na Mali.
Leipzig Corpus Collections
N’ọnwa Maachị gara aga, ndị dibịa bekee na-ahụ maka iji kọ ụbụrụ mmadụ na akụkụ ahụ mmadụ arụrụ arụ, e meela ka onye ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ nwee ike imegharị aka ya, site na-iche maka ya.
Leipzig Corpus Collections
N’ọnwa Nọvemba afọ 2015, o kpụpụrụ ndị ahịa ahụ ụlọ ikpe, na-ekwu na ndị ahịa nọ n’ala ya.
Leipzig Corpus Collections
N’ọnwa Ọktọba, mmadụ abụọ na-azọ ọchịchị a; Trump na Klinton, gbanwere ọkpa egwu n’ụzọ pụrụ iche.
Leipzig Corpus Collections
N’ọnwa Ọktọba ọ daruru ebe o rubeghị na mbụ.
Leipzig Corpus Collections
N’ọnwa Septemba afọ puku abụọ na iri na ano ka ndị mba Skọtland mere ihe akpọrọ, “Referendum”, iji mara na ha a ga-esi na “United Kingdom” were pụọ.
Leipzig Corpus Collections
North America & Latin America Anyị US dabeere ụlọ ọrụ dị na Aliso Viejo, California.
Leipzig Corpus Collections
Norwegian Wikipedia bu Wikipedia nke nwanne nkea di na abuo, ane de na asusu abuo nde bi na Norway di ku.
Leipzig Corpus Collections
N’otu aka ahụkwa, ọtụtụ ndị mmadụ nọchichara ụzọ E si abanye ogige Trump Tower na-ekwupụta nwute ha nwere gbasara nhọpụta maazi Trump dịka onye isiala.
Leipzig Corpus Collections
N’otu aka ahụ, Praim Minista mba Itali bụ, Matteo Renzi, kwuru na o naghịzi arụzi ọrụ ya, nke a bụ mgbe ọtụtụ ndị ji “Referendum” were kwuo na ọchịchị ya amasịghị ha.
Leipzig Corpus Collections
N’otu ntabi anya, ihe ruru mmadụ iri abụọ na abụọ nwụrụ ozigbo.
Leipzig Corpus Collections
N’otu ọnụ ahụ, nnukwu ụtara akpụ nọ n’ihu ya, n’ọnụ nke ọzọ ofe onugbo na-ekpo ọmalịcha ikpo nọ n’ihu ya.
Leipzig Corpus Collections
N’ọtụtụ ihe edemede m, e dere m na ndị ndu Igbo nọ na nnukwu ụra, na ha na-eme nlele, mgbe ha kwesiri isonye n’egwu dị na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
N’ozi ha siri na Twitter wepute n’ụtụtụ taata bụ Fraịdee, ndị agha Naịjirịa anagharago ndị Boko Haram obodo Gwoza, ebe ndị otu a jiburu mere isi ọchịchị ha n’ugwu awụsa.
Leipzig Corpus Collections
N’ozi ndị Defence Headquarters ziputere n‘ụbọchị Satọdee site n’igwe okwu Twitter ha, ndị agha ala Naịjiria anagharago ndị Boko Haram obodo Baga, nke e nwere na Steeti Boronu.
Leipzig Corpus Collections
N’ozi nke o siri n’ọnụ okwu okwu nke Katọlik Diocisi nke Lagos, Mons.
Leipzig Corpus Collections
N’ozi nkwado ya, Jonathan kọwapụtara mmeri a Morsi nwetere dịka nke tọrọ atọ.
Leipzig Corpus Collections
N’ozi o weputere site na Facebook ya, Ike C. Ibe kwuru sị na e nweghị ịhe na-enye ọn̄ụ karịa mgbe ndị obodo mmadụ gbakọtara bunye ya ekele maka otu o siri jere ha ozi.
Leipzig Corpus Collections
N’ozi ya, onye mba Ijipt, bụ Abdel Fattah al-Sisi, kwuru na ihe mberede ahụ dị ezigbo nwute.
Leipzig Corpus Collections
N’ozu sibe usi n’ọ bụ nwa-nne ka a na-akpọ, kpọm kwem!
Leipzig Corpus Collections
Nrí básàrà shí í gbanwe éféfé ndi ozor nokotárí ha, ọ di na áká ndi na gbànwà.
Leipzig Corpus Collections
Nri dị na be ha, mana akpịrị anụ ewu bidoro mebe agadi nwaànyị a, ka ọ na-ele mkpi anya, asọmmiri na-arịsị ya n’ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Nri ha kọpụtara bụ atụrụ taba.
Leipzig Corpus Collections
Nri, ihe mbụ ọtụtụ ụmụ nwoke hụrụ n’anya.
Leipzig Corpus Collections
Nri kacha enye ya bu shuga bụ nriọcha (Carbohydrates) nke Ibe Ogwe Nri (Digestive System) na-agbanwe ka ọ bụrụ shuga ma buba ya n’obara.
Leipzig Corpus Collections
Nrurita uka ihu na ihu Obama na Romney..
Leipzig Corpus Collections
Nsibiri (há màkwà ya kà nsibidi: mkpili okwu nka di ébé nile nà ụ̀wá bekee, nchibiddi ma nchibiddy) by ihnye úsòrò ihnye ákàrà dị díàlà na ébé éké-nlẹ́dà nke Naijiriya nke há sì bụ ọ́mází-ákàrà, mànà ọ́ dị ndi ọma sị na ó nwèkwà ihnye ákàrànókwú.
Leipzig Corpus Collections
Nsogbu abụghị na mmadụ, màọbụ otu otu debere ụdịrị ego a, okwu m bụ kedu ihe mere na were ruo ugbu a, o nweghị onye a ga-atụ aka na ọ bụ ya nwe ya bụ ego?
Leipzig Corpus Collections
Nsogbu dizikwa, ka Chineke biko bie ekwensu aka n’ikpo nsị ezi..
Leipzig Corpus Collections
Nsogbu ndi ọzọr bu kwa ihe gbására ihe àhú ji a hu uwa, ihe ürá na ihe óbì mmadu.
Leipzig Corpus Collections
Nsogbu si na ọtụtụ ezinụlọ gbadoro mkpọrọgwụ na ya, na ụfọdụ ụmụ nwoke hapụrụ nwunye ya gbasobe nwanyị ọzọ mgbe ụfọdụ bidokwara na ya.
Leipzig Corpus Collections
Nti nke aka-nriNti mmadu bu mkpagara- ahu eji ege nti uka taa amata ihe mmadu n'ekwu, ma ihe n'emee n'uwa.
Leipzig Corpus Collections
Nti nke aka-nri Nti mmadu bu mkpagara- ahu eji ege nti uka taa amata ihe mmadu n'ekwu, ma ihe n'emee n'uwa.
Leipzig Corpus Collections
Ntụ ahụ bụ site na ọmụ ńkwụ nke anyị ji gàgharịa n’ụbọchị “Palm Sunday” ka esi ewepụta ya.
Leipzig Corpus Collections
Ntụ ahụ e gburu anyị n’ihu pụtara ntụ ahụ nke Chukwu jiri wee kee anyị.
Leipzig Corpus Collections
Ntụ ahụ na-egosikwazi na Chukwu bụ onye obi ebere.
Leipzig Corpus Collections
Ntụ ahụ na-egosi obi mwute.
Leipzig Corpus Collections
Ntùtù ya gàrà ojié mgbe ó tòrò, mànà o yị kwàrà mmá nnà ya, onye ntùtù ya "chàrà ūfie, ūfie na ánwú summer."
Leipzig Corpus Collections
Ntụ Wavelength Division Multiplexing: a usoro mgbasaozi ihe karịrị otu wavelength site a eriri.
Leipzig Corpus Collections
Ntuzi aka ọhụrụ a gbadoro ụkwụ n’ihe nke oyibo kpọrọ, “stamp duty”, nke iwu obodo kwadoro n’afọ 2004.
Leipzig Corpus Collections
Ntụzi aka ọzọ ha nyere bụ na ndị amị nile ahụ dunara ọtụtụ ndị otu a mmụọ bụ ndị ekwesiri ijide ma kpee ha ikpe n’ụlọ ikpe ka a mara ihe butere omume ha.
Leipzig Corpus Collections
N’ụbọchị ekeresimesi, abalị 25 nke ọnwa disemba, afọ 2009, Umar kwara mgbọ ogbunigwe yiri ya n’iba ya, were banye n’ụgbọelu na-aga Amerika.
Leipzig Corpus Collections
N’ụbọchị mọndee gara aga ka ọtụtụ mere ngagharị iwe nyere ndị “Amnesty International”.
Leipzig Corpus Collections