Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
N’ụbọchị Mọndee, ụwa niile gbakọtara na Boston maka asọmụmpi ọsọ onye mere ike ya, nke a kpọrọ Boston marathon, n’olu bekee.
Leipzig Corpus Collections
N’ụbọchị ọnwa Maachị gbara mkpụrụ ụbọchị iri na asaa, ndị omebe iwu nke mba Skọtland kwadoro iwu maka ime mbinye aka ọzọkwa iji kwuo na ha achọghị inọkwa n’okpuru mba Ingland, nke ji ọchịchị UK.
Leipzig Corpus Collections
N’ụbọchị Sọndee, ndị agha mba Chad na mba Nije jikọtara aka ọnụ busa ndị Boko Haram ọgụ dị egwu.
Leipzig Corpus Collections
N’ụbọchị tata, anyị ga-eleba anya na ndị fọk gelsu.
Leipzig Corpus Collections
N’ụbọchị Tọzdee gara aga, onye isi ala Nigeria, bụ Goodluck Jonathan, kpọrọ ndị amị Nigeria ka ha mee ịhe ọ bụna ha pụrụ ịme iji hụ na atọghapụrụ ụmụ akwụkwọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
N’ ụbọchị wenezdee ka ụmụaka gara ikiri asọmpi bọọlụ na-ala be ha, tupu ha amara ihe na-eme ndị SARS ume na-apụ ọkụ gbara ha òkìrìkiri, gwa onye ọ bụla tinye isi n’ụgbọala ha.
Leipzig Corpus Collections
N`ubosi taa, Komputa nwere ike ime ihe ndi ozo di iche-iche dika imeere anyi mgbako na nwepu, igbakoro any otu ubosi siri di (weda), igbakoro any oge (wochi), igbakoro anyi ahia (bizinesi), inya ugbo elu, inya ugbo ala, ma diri gawazie.
Leipzig Corpus Collections
N’ ụfọdụ n’ime ha nwere ụzọ dị iche iche ha si egosi ihe iwe ha na mmegbu na mmetọsị nke gọọmenti etiti.
Leipzig Corpus Collections
N ‘ụfọdụ obodo dịka Nsuka, ụmụnwanyị dị otu a na-apụ ara dịka omenala siri dị.
Leipzig Corpus Collections
N’ụlọakwụkwọ mahadum di na Cleveland, Ohio ka ee mere ihe nke a pụrụ iche.
Leipzig Corpus Collections
N'ụzọ bụ isi, a Okwey gbatịrị a onwe netwọk gafee a ọha na netwọk.
Leipzig Corpus Collections
N’ụzọ pụrụ iche anyị ga enyonye anya na sayensi n’ọnwa gara aga, ihe ukwu mere.
Leipzig Corpus Collections
N’ụzọ ụtụtụ taa bụ abalị mbụ nke ọnwa jenuwarị, ndị uwe-ojii na Saskatoon nwetere oku gbanụ gbanụ, bụ oku 911. Akwa Arịrị N’ọnwụ Ikechukwu Ọnwụzurike Written by Chukwuemeka Stephen Uche Ọ bụ gịnị mere?
Leipzig Corpus Collections
Nwaada Luka na-anara ọgwụgwọ n’ụlọọgwụ dị na Steeti Bọrọnu.
Leipzig Corpus Collections
Nwa ada onye Igbo bụ onye nke isii ọkwa ya kasi dị elu N‘ụlọọrụ “World Bank”..
Leipzig Corpus Collections
Nwa afọ ala Naịjirịa ahụ gbara afọ 43 kụtara bọọlụ ọnụ ya na mba dị iche iche, yana otu egwuregwu bọọlụ dịkwa iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Nwa ahụ na-eto bụrụ sọ mma, n’ihi nke ahụ, agadi nwanyị ahụ hụrụ ya n’anya nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Nwaànyị ahụ, sepụtara nwata ahụ na mmiri, ma kuru ya laa be ya.
Leipzig Corpus Collections
Nwaànyị a mara mma nke ukwu, mma zuru ya ahụ nile.
Leipzig Corpus Collections
Nwa atụrụ sịrị na-ebuta egwu bata n’ama nna ya, ọ bụrụ na o maghị agba agba, ya awụba awụba.
Leipzig Corpus Collections
Nwanna otu madu bu onye nwoke nne na nna onye ahu muru.
Leipzig Corpus Collections
Nwanne bu nwoke bụ Nwanne nwoke; na nwanne bu nwanyi bu nwanne nwanyi.
Leipzig Corpus Collections
Nwa-nne na nwa-nne apụghịzịkwa ịnyụkọ amịrị ọnụ maka na ego abatala.
Leipzig Corpus Collections
Nwanne Nwanne bụ mádu nke nwéré ótụ ndi múrú ya di òfu.
Leipzig Corpus Collections
Nwanne otu madu bu onye nwanyi nne na nna onye ahu muru.
Leipzig Corpus Collections
Nwanne ụnyaahụ, anapụrụ onye odee akwụkwọ ukwu nke Naijiria bụ Babachir ọnọdụ ya, maka iwepụta nde narị naịrà abụọ(200M) maka ịsụ ahịhịa, okwu o kwuru gosipụtaara anyị ụfọdụ ihe.
Leipzig Corpus Collections
Nwa nwanyi oméka Lindsay na Barry Otto na nwanne nwayi oméka Gracie Otto, Miranda bịdọrọ iméka mgbe o di afọr iri na asato, na o na á mela onyo-na-ga imerime.
Leipzig Corpus Collections
Nwanyị a bụkwazi onye obi onugbu, obi ya kpọrọ akpọ ka nkume, o nweghị onye ya na ya mekọrọ ihe na-achọ mmekọ nke abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Nwanyi ana aria ma o maghi ihe na-aria ya.
Leipzig Corpus Collections
Nwanyị a si mahadum (University of) Port Harcourt, ebe ọ na-agụ akwụkwọ, ala be ya mgbe ndị ntọ a wakporo ya.
Leipzig Corpus Collections
Nwanyị a wefere obi ya n’azụ, nwanyị obi mkpume.
Leipzig Corpus Collections
Nwanyi ikpe azu onulu bu obele nwa ofulu ebe ona agba egwu ugwu.
Leipzig Corpus Collections
Nwanyị ọbụla ma ihe chọrọ ka ezinụlọ ya kwụsịe ike, kwesiri ịmata na isi nri nke ọma so n’otu ihe nwoke ejighị egwu egwu.
Leipzig Corpus Collections
Nwanyị onye Naịjiria eturula ugo mmụta mgbakọ na mwepụ na Sautu Afrịka Thursday, February 26, 2015 Otu nwanyị onye ala Naịjiria na-agụ akwụkwọ n’ogo ọka mmụta abụrụla onye a na-eṅomi eṅomi maka agụm akwụkwọ mgbakọ na mwepụ na mba Sautu Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Nwa ọbụla amụrụ na ala igbo kwesiri ima ka esi asụ ma –na edekwa igbo.
Leipzig Corpus Collections
Nwa okorobia e were bụrụzie, onye gara ịnyụ anyụ, zọrọ zie azọrọ.
Leipzig Corpus Collections
Nwa-ọkụkọ nwe kwa nwe nwe ọsọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Nwata ahụ, a rịọba ya, gwa ya na nna ya ejighị ya bụ mkpi egwu egwu.
Leipzig Corpus Collections
Nwata ahụ beere akwa ga gwa Eze na ọ ma ebe ọla ya dị.
Leipzig Corpus Collections
Nwata ahụ gosiri Nkemdiche ọla ahụ n’obi añụrị, mgbe o mere nke a, Nkemdiche nara ya ọla ahụ gbapụ.
Leipzig Corpus Collections
Nwata ahụ ha nyere ọla ahụ ka o jide, abụghị otu n’ime ihe nile ndị ahụ, mgbe egwu mmiri bidoro, o chefuru ihe o ji n’aka, makpuo mmiri soro ụmụaka ibe ya gwuribe egwu.
Leipzig Corpus Collections
Nwata ahụ were nwayọọ ga ebe nri nke e ji ngwere na oke dị, nọrọ ala, bido ribe ihe nile ọ hụrụ n’uko ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nwata anaghị ebu nna ya ụzọ amụta diọkpara.
Leipzig Corpus Collections
Nwata ewere kaa obi gwọọ nwata nwoke a ka abacha.
Leipzig Corpus Collections
Nwatakiri e kwerezie na ego bara ụba, na ego na-egbo mkpa nile, na ndụ bụ maka akụnụba.
Leipzig Corpus Collections
Nwatakịrị na-azata agwụgwa nke ọma, na-enwe amamihe, na-echemi echiche ime.
Leipzig Corpus Collections
Nwatakịrị ruru mmiri wee hapụ iso ụmụaka ibe ya gwuo egwu mmiri mgbe ha na-egwu ya bụ egwu ị mara na o nwere ike ọ bụrụ na ahụ adịghị ya bụ nwata.
Leipzig Corpus Collections
Nwata ma asụ asụsụ abụọ, ọ nke atọ ga-ebu ya oge?
Leipzig Corpus Collections
Nwata màọbụ onye iri nri anaghị ekwe, kwesiri iji ya bụ osisi were mere nri, ihe nri nile e zuo oke n’ime ahụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Nwata mụtara asụsụ Igbo na asụsụ ọbụla, ịmụta ihe anaghị ahịa ya ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nwata nwoke a ejighi ya egwu egwu.
Leipzig Corpus Collections
Nwata nwoke kwekwara ya okwu, were sị na o ruo n’ọnwa Septemba nke afọ a na ya ga-aga ime ihe n’isi ya maka na ọ bụ mgbe ahụ ka ọ ga-agụcha.
Leipzig Corpus Collections
Nwa ya nwoke a kpatakwara ego nke ukwu mana anọkatara nwa ya nwoke a anaghị enechata nwanyị a anya ofụma.
Leipzig Corpus Collections
Nwa ya nwoke nke ga-anọchi anya ya, enweghị ụdị ugwu nna ya nwere.
Leipzig Corpus Collections
Nwaye we zata ekwensu, gwa ya na chineke keta ya kpa iwu na onye okere a kwesighi site na ugwu bu ezi echiche ri oriri.
Leipzig Corpus Collections
Nwayọọ nwayọọ ka eji aracha ofe dị ọkụ.
Leipzig Corpus Collections
Nwere gari nmara mma, inwere ike mee eba na fufu.
Leipzig Corpus Collections
Nwéré madu gbásaa na uwa nílé ma ha dighị na Antarktika, madu bu òdùdù enyï nke uwà na uwà.
Leipzig Corpus Collections
Nwetara ikpe na ndị ọbịa ka show na-ele mfe ThruLink ™ Site n'ibu ezigbo oge, ezoro ezo video, olu na data n'elu a 4G netwọk, na a 4G failover ngwọta nke na-n'ókè-eru n'oge a kapịrị njikọ ọdịda.
Leipzig Corpus Collections
Nwodo: ọ bụrụ na gọọmenti akwụsịghị mkpagbu na mmegbu ndị Igbo, o nwere ike ime ka onye ọbụla chọwa Biafra?
Leipzig Corpus Collections
Nwoke a bụ otu n’ime ndị isi ojii jiri ndụ ha chụọ aja ka ihe ọma ruta anyị aka n’ala Amerịka.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke a ewerezie meezie ụfọdụ ihe ndị omenala o mere, mmiri a ewere kwụsị.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke ahụ a ma ama dịka Jihadi John, onye na-afụ onwe ya mmanwụ mgbe ọ bụna ọ pụtara n’ihe onyonyo maka igbu mmadụ, egbuona mmadụ ole n’ole ndị nta akụkọ.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke bu isi nwa n'ala Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke mụ a bụ agụ nwoke.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke na-eme ihe mgbe ihe siri ike.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke nụkwaara ụdị ikpo a, ihe ọzọ na-apụta ya n’ọnụ, ma n’obi bụ nke a ‘mmhmm analuteela m ụlọ m”.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke ọbụla kwesiri i na-añụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke ọbụla mere ha sịịị, ha na eso ya ka ebe ewu na-eso onye ji igu.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke ọbụla sịrị na ọ hụrụ nwunye ya n’anya ekwesịghị ịdị n’eme ụdị omume dị otu.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke ọ bụrụ na ọ bụ nanị nri bụ nsogbu gị, marakwa okwu nke ahụ kwuru si, “Good soup, na Money make am”.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke ọnụ ya jupụtara n’ekele!
Leipzig Corpus Collections
Nwoke onye Edmonton adagbuona onwe ya na Cancun Chris Rogers gbara afọ 21. A mụrụ ya na St.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke onye Edmonton adagbuona onwe ya na Cancun Ọ dagburu onwe ya na Great Parnassus Resort na Cancun, ebe ya na ndị enyi ya jere ịnwe ezumike.
Leipzig Corpus Collections
Nwoke sị gị na ọ chọghị ịma na nwunye ya ama esi nri ka ọ bụ na ọ maghị, biko igekwala ya ntị, ọ maghị ihe na-eme ya mgbe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nwunye ya bu Anịm kwuru na ọ ga-eso ya.
Leipzig Corpus Collections
Nwunye ya kweere were nkata ahụ zoo n’akụkụ na-eche ihe Mbe na ụtara ga-eje.
Leipzig Corpus Collections
Nya a na-agụ anụ dị n’ite ofe ọnụ, kpọmọ esoro na-eweli aka?
Leipzig Corpus Collections
Nya buru na Force na kwaga ihe soro acceleration e so.
Leipzig Corpus Collections
Nya ka o jilu we kere nwoke, site na nkpo nwoke we kelu nwayi.
Leipzig Corpus Collections
Nyako kwuru sị na A ga-eweghachị Nnamdi Kanu na mkpọrọ ma ọ bụrụ na Ọ daa iwu ndị a. Ihe gbaziri ndị mmadụ gharị bụ na onye ọkaịkpe ahụ bụ Nyako ekweghị ka A tọghapụ mmadụ atọ ndị ọzọ E ji ha na Nnamdi Kanu.
Leipzig Corpus Collections
Nya melu na mu afuro ya na anya nke ukwuu.
Leipzig Corpus Collections
Nye anyị Ji n’uju, mee k’obodo anyị, Rụpụta Ji nke ukwu,nweta ndị Diji n’obodo anyị, Ndị ọgaranya, ndị bara eze site n’ọrụ Ji.
Leipzig Corpus Collections
Nye ya nri ewu maka mgbe agụụ ga-agụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Nyocha nke emere na mmadụ na n’anụmanụ, gosipụtara na moringa na-arụkwazi ya bụ ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Nyocha sayensi mere, gosipụtara na akwụkwọ moringa, nwere ike igbochi ya bụ ihe inwe ike n’ahụ mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Nzipu anya ga na-adabere na nnyefe gburugburu ebe obibi na akara-of-n'anya nakwa dị ka ụdị nke poolu eji na n'ịdị elu.
Leipzig Corpus Collections
“Nzoputa si na amara Chineke na i nwe okwukwe.
Leipzig Corpus Collections
Nzọụkwụ 3: Rụtụ aka na agba-nzobe table na akụkụ ọnụ ọgụgụ tab na mpaghara & ibu ke Watts na họrọ ihe kwesịrị ekwesị kit The map na-egosi na nkezi ọnụ ọgụgụ kasị elu anyanwụ awa maka afọ.
Leipzig Corpus Collections
Nzuka na asopuru aha Jesu kari a ato nime out nke nzuko ndi uzo kwenyere na.
Leipzig Corpus Collections
Nzukọ e ji eke ego na nvelopu..
Leipzig Corpus Collections
Nzukọ FEC a na-eme kwa izu, bụzi kwa izu, Lai Mohammed na ndị otu ya asịa asị ọhụrụ, ihe na-ewute bụ na ha ma na onye ọbụla ma na ọ bụ asị ka ha na-asị, mana ha hụziri asị ha na-asị dịka njakịrị eji akpa anyị amụ.
Leipzig Corpus Collections
Nzu na-egosi ihe dị nsọ, ịdịkọ n’otu na udo n’omenala Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ọbaghị uru i kọọrọ ụnụ etu esi were rụọ ọrụ n’ubi ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Obama ji nke a gosi na obi adịghị ya mma ebe ala Izrel na Trump nọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọbara dị ha n’isi karịrị akarị, ọtụtụ n’ime ha ejighịzi anya ha, makana omume ha mere ekpuchisiala ha anya.
Leipzig Corpus Collections
O bara ime ụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọbara na-ebuga shuga a n’akụkụ ahụ anyị niile ebe a ga-eji ya rụọ ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bara uru na mmadụ na-aza aha ọ gaghị akọwatanwu ya?
Leipzig Corpus Collections
Obasanjo kwụpụtara nke a n’ọgbakọ nkwalite mmepụta akara ngwa ọrụ na azụmahịa agba nke asatọ, n’isi steeti Ogun bụ Abekokuta.
Leipzig Corpus Collections