Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Obayere na ochichi na 29 Mee n'afo 2007. | Leipzig Corpus Collections |
Obayere na ochichi na May 29 n'afo 2007. | Leipzig Corpus Collections |
Obdod nka, ha mara ka 'Kievan Rus'. mecha búrú obodo íké na íké na nke ukwu, mànà o bạsịrị na afọr ochié iri na abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Obere nwa nwoke ahụ ọ mụrụ nke Anasị tụbara na mmiri, segidere n’elu mmiri ruo na nke otu agadi nwanyị ji isi ama ụkwa. | Leipzig Corpus Collections |
Obere Ụdị-akpata Pluggable: A obere, na-ekpo ọkụ-swappable transceiver na plọg n'ime ihe SFP n'ọdụ ụgbọ mmiri nke a na ngwaọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Obi adịghị ya ụtọ n’ ụdị ọnọdụ ọdụdụ a debere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Obi adịghịzi ekwe ụfọdụ aba n’ụlọekwu ha, ihe nile eji etinye nri na-ada kpokom kpokom, o nweghịzi ihe dị na ha, nne na nna amaghịkwazi ihe a ga-eme ka ihe batakwa na ha ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Obianọ doro okwute maka ibido orụ ebe ahụ, nke ga-abụ ebe ọgbara ọhụrụ a na-azụ ọkụkọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọbịara be m, chọọ ichụpụ n’ ụlọ, nọpịakwa mkpụrụ ihe! | Leipzig Corpus Collections |
O bịara igbu mmadụ kpachara anya tupu isi ya e buru ụzọ ruo ala. | Leipzig Corpus Collections |
“O bi bia onye nwanyi nke abua ga abu na ubochi ikpeazu, mgbe oga esi na elu igwe bia ikpe uwa ikpe: ndi ezi omume ga enwe ndu ebi ebi, ma ndi ajo omume ga ana to ugwo oru ha.” | Leipzig Corpus Collections |
O bidoro mgbe ndi Christian choro uzo ha nwere ike wefu ndi Islam na ala wo di kpo Holy Land (ebe Jerusalem ma Israel ), ebe ndi Jews binala, mgbe gara-aga. | Leipzig Corpus Collections |
O bidoro pịaba ya ọdụdụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
O bidoro site n’ikọ akụkọ ihe bidoro ọchịchọ nkewa ndị Igbo na inwe obodo nke ha akpọrọ Biafra. | Leipzig Corpus Collections |
Obi ewere kwe ya, o na-ekwu ụdị okwu ahụ o kwuru gbasara gọvanọ nke steeti Anambra. | Leipzig Corpus Collections |
Obi nmetuta ya gbara mbara, ka o metuluelu nkpulu nke npedebe di ka electrons na subatomic particles nke ndi ozo we metulue ihe di ukwu ka kpakpando na galaxies na oba nbudebe. | Leipzig Corpus Collections |
Óbị nwanne nwèrè màkà onwé ha di ímérímé na ọ gbàsàrà ihe ne me na ùwà há dí kà ọtụ ndi múrú ha nà kpá ha, ọtụ há shị à mú, àgwa há, na ihe méré na ùwà há nke éméghị na umunna há. | Leipzig Corpus Collections |
O binyere aka n’akwụkwọ, ịgbara ndị Tijan TEDA nke China bọọlụ. | Leipzig Corpus Collections |
Obi ọjọọ Nkemdiche rụrụ ya afọ. | Leipzig Corpus Collections |
Óbị onwèrè mèrè ka ó gáfè nke ndi ozor di kà nché échìchè Ihe íwú (法家), nché Tao (道家) na mbgè Ọchíchí nke umunna Han (206 BCE – 220 CE). | Leipzig Corpus Collections |
Obodo a esika, ruo ugbu a, anyị amabeghị onye nwe ijeri naịrà iri na atọ(N13b) ndị EFCC sị na ha hụrụ? | Leipzig Corpus Collections |
Obodo a na-atọ ọchị, nanị ụbọchị Fraịdee ka anyị nwere iji were na-ahụ Buhari, na ọ ga ije kpee ekpere. | Leipzig Corpus Collections |
Obodo bekee bu he ndi Igbo kpowa ala ukwu ndi ocha ana-kpo Europe. | Leipzig Corpus Collections |
Obodo bụ igwe, ọtụtụ ezinụlọ na-eru uju ụbọchị ọbụla ha tetere ụra hụ ụmụaka ha. | Leipzig Corpus Collections |
Obodo dị iche iche nwere aha ha na-akpọ ya, aha dị iche iche a na-akpọ ya bụ; Emume-Ifejiọkụ, Ịwa-Ji, Emume-Afịaọlụ, Emume-Ahịanjọkụ, Iro Ọfọ màọbụ Ọfala wdg. | Leipzig Corpus Collections |
Obodo na a-nola nga, n'ebe ana-kpo Igboland na oge ruru ogologo. | Leipzig Corpus Collections |
Obodo na mmiri nkeá nwèrè óhiá ugwu ukwu di ndù ndù, búrú úlọ akwukwo ndù, anumanu, na anú élú di ntakírí na uwà. | Leipzig Corpus Collections |
Obodo ndị ahụ bụ ndị a, Iran, Irak, Siria, Sudan, Libya, Somalia na Yemen. | Leipzig Corpus Collections |
Obodo ndị ahụ bụ ndị a; Kenya, Gana, na Malawi. | Leipzig Corpus Collections |
Obodo nile binyere aka na ya kwekọrịtara na ha ga-agba mbọ iji hụ na-egbochinatara ikuku ọjọọ nke na-emebisi ikuku mmadụ na-ekuru, ma na-emebisi ihe Chukwu kere eke n’ụwa. | Leipzig Corpus Collections |
Obodo nílé nor na elu mmiri Ọbọdọ élú mmírí bu obodo ala ya nor elu mmiri, ma ó nwẹriki nwe ala ndi ozó nor nạ élú mmírí. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ a dịrị ndụ e were bibe ndụ. | Leipzig Corpus Collections |
O bu afo iri o bu pharaoh ndi Egypt. | Leipzig Corpus Collections |
O bu Afrikan Amerikan ánó onye mẹrịrị onyinye Oscar maka Ọmẹka nke Nwoke di Mma, nạ o ná jé na Ijẹ Sidney Poitier, Denzel Washington, and Jamie Foxx. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ Agụ, anụ nke tinyere isi, o gboo ya ụja gwa ya, “taa gbafuo ọsisọ, mmiri a dị gị n’ahụ mmetụta m ọzọ, mụ eme gị ihe nile”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ajakaja nwanyị, o nweghị mgbe o ji enye di ya ohere ka o tinye ọnụ n’okwu. | Leipzig Corpus Collections |
O bu àlà na mmiri nke kárírí bu nwátà na ébé ha na kpo Antilles Ntạ maka àlà katu náa kéwári e kéwárí na álá ókú àlà, o zịrị na àlà maka ó nwèrè mmiri nkechi ókú. | Leipzig Corpus Collections |
O bu ama ukwu kachara ívu na Jamaikạ. | Leipzig Corpus Collections |
O bu ámá ukwu karírí na nke ukwu na NO na nke kárírí madu na o bu nnokota nke ukwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụchaghịkwa ihe dị njọ, onye ọbụla kwesiri i na-achọ ihe ukwu, mana onye ekobekwara akpa ya ebe aka ya agaghị eru. | Leipzig Corpus Collections |
Obu ekpere chi nke ukwu imerime ndi uwa bi na. | Leipzig Corpus Collections |
Obu enyi Canada ma ndi bekee (n'oge nka). | Leipzig Corpus Collections |
Obu enyi Kánada ma ndi bekee (n'oge nka). | Leipzig Corpus Collections |
O bu etiti ishi ama nkeji Göttingen. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ezie na gọọmenti sị na ego adịghị, mana ọ bụrụ na gọọmenti anyị na-eche echiche nke ọma, o kwesiri ichepụta ụzọ o ga-esi nwetebe ego. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ezie na ha sị na ndị zuru ya bụ ego bụ mmadụ ole na ole na ndị Govanọ iri abụọ, kedu ihe ji ha ịkpọ aha ndị ahụ?” | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ eziokwu na ndị nne na nna anyị abago anyị aha ndị a, mana ọ bụ ọrụ dịrị anyị ime ka ụmụ anyị zaba aha anyị ghara ịbụ aha ndị mba ọzọ dịka ndị agbara n’ohu anyị amaghị ihe ọ pụtara. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ezi okwu na Nkurunziza ekwuputebeghị na ya chọrọ ịlọghachị n’ọkwa, mana ndị na-eso ụzọ ya na-akọwa na Nkurunziza kwasịrị ịlọghachi. | Leipzig Corpus Collections |
Ọbụghị ajọ ihe mmadụ màọbụ agbụrụ ịchọ ọchịchị nke onwe ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghị ihe mmechalụ. | Leipzig Corpus Collections |
O bụghị ihe oge na-akwụsị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghị ihe taata. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghị iji olu ike were saa ya okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọbụghị inwe (BMC) “Buhari Media Centre” na steeti nile ma na-ebunye ka ọkpụrụkpụ ego ka ha na-agbasa ozi asị, ga-eme ka ihe dị mma. | Leipzig Corpus Collections |
Ọbụghị isi n’akpa ndị a na-achị achị na-etinye na nke ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghịkwa ezinụlọ nile. onye ọbụla nọ n’ezinụlọ nwere oke na ọrụ dịrị ya, nwekwazie ihe nke ọ na-akpachapụrụ anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghịkwa ka a taa ya ta. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghịkwa nanị isi osikapa elu na ala, kama ịmara etu esi ihe di icheiche. | Leipzig Corpus Collections |
Ọbụghị mgbochiume nile ka a na-edekọ ha na ha etu osi mmasị onye. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghị mmadụ niile na-enwe otu ụdị akara, ụfọdụ anaghị enwe nke ọbụla ganye na ha agaa lelee ahụ ha n’ụlọ ọgwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghị mmadụ si n’ọhịa, ha nile bụcha ndị si n’ezinụlọ were pụta. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghị Mosul ịda bụ isi kama ọ bụ ihe ụwa ga-eme ka ihe dịka ISIS hapụ ịkpọ ụwa ihu ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghị naanị gọọmenti etiti so arụ anyị akpụrụka. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghị nanị n’Amerịkà ka ihe di ike na ihe metụtara ọtụtụ obodo n’ụwa a mere, mba Afrika, Eshia ketakwara oke ha n’ọnwa gara aga. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụghị ndị Ọcha gwara anyị okwu ndịa: Njikọ ka. | Leipzig Corpus Collections |
Ọbụghị ugbu a ka anyị maara na gọọmenti na-akwụ ndị mmadụ ụgwọ ka ha gosi ya nkwado, mana nke gọọmenti a karịrị akarị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ gịnị gburu ndị a? Ndị uwe ojii na Port-Harcourt na-ekwu n’otu ụgbọala tanka e ji ebu mmanụ petrol mebiri. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ gịnị ka anyị na-akwara akwa? | Leipzig Corpus Collections |
Obu ha meriri na ndoro ndoro ochichi gara aga 2007. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ha na-emewa nwanyị obi. | Leipzig Corpus Collections |
Obu he mere Wikipedia a ga elu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ihe anya-mmiri mgbe ndị Zambia mechara sata otu ọkpụ ahụ oge bọọlụ na-akwado ịbịa n’isi njedebe. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ihe dị otu a na-eme nwanyị ka o bido kpaba agwa dị aghaa. | Leipzig Corpus Collections |
O bu ihe emere na ya bụ ihe ga egosipụta mma na njọ ya bụ emume. | Leipzig Corpus Collections |
O bu ihe inwute na onye kporo onwe ya onye Igbo nwere onu-nsi eji akato Zik. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ihe inye nnukwu ọñụ mgbe m chọpụtara na ọtụtụ ụmụafọ ndị Afrika nọ na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ihe kpatara na mgbe gboo, mgbe ezi dị n’ukwu ụkwa, ndị nne na-agwa ụmụ ha nwanyị na ụzọ na-emepe obi nwoke dị ha n’afọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ihe ndị a kpatara na ọganihu toro aka na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ihe nwute na ụmụ mmadụ bịara ịgba ọsọ maratọnụ, na ndị bịara ikiri ha ka ndị omekaome lara ndụ ha n’iyi site n’ịgba ogbunigwe n’abọ nke merụrụ ọtụtụ ụmụ mmadụ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ịnsulịnị bụ ihe na-enyere ọbara aka n’ ebughari shuga n’akụkụ ahụ mmadụ iji nye ya ike. | Leipzig Corpus Collections |
Obu Internet mere anyi nwe ike ihu he m'obu iku la onye madu no n'ebe ozo n'uwa. | Leipzig Corpus Collections |
O bu ishi onye na bu na onye ne de egwu na onye na kwu égwu ahiri maka otú The Wailers (1964–1974) na Bob Marley & The Wailers (1974–1981) nke na kwu egwu ska, rocksteady na reggae. | Leipzig Corpus Collections |
Obukwaa aha enwere ike kpo nwa nwoke mbụ amụru na-ezi n'ụlọ. | Leipzig Corpus Collections |
Obu kwaa aha onye bidoro umu Israel. | Leipzig Corpus Collections |
Obu kwa aha ana-gozie ndi nwanyi mgbe ha bu nwanyi nke amuru na mbu, mbu amuo nde ozo. | Leipzig Corpus Collections |
O bu kwa ama ka I di ukwu na Washington. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụkwa anyịnya na-emepụta ịnsulịnị oge ahụ anyị na-agbari ihe oriri anyị riri. | Leipzig Corpus Collections |
Obu kwaa onye Massai na Kenya. | Leipzig Corpus Collections |
O bukwa isi oche ya. | Leipzig Corpus Collections |
O bukwa maka o cẹdolu ndi Afrika ime okwu ó kwụru maka ndi ochá ne megbú ndi ojié. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụkwa mberede ka e ji amata nwa dike. | Leipzig Corpus Collections |
O bu kwa na mmírí nor na àlà di kwa ncham mgbe niile, mkpuru mmiri nweríkí la na o nweríkí bia. | Leipzig Corpus Collections |
Obukwa nga ndi mmadu di ji e kwe-ekwu wo. | Leipzig Corpus Collections |
Obukwa nke ato na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Obukwa nke mbu na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
O bu kwa onye mkpuru otu bu onye nwere onyinye abuo mgbe onwu ya gáfèrè. | Leipzig Corpus Collections |
O bukwa onye ne nyo ndi madu maka ndi Union ngbe Argha no nime America. | Leipzig Corpus Collections |
O bukwa ya mere na ndi isi ojii na ndi isi ocha na emekorita na obodo ha dum. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụla ngwaahịa okenye karịrị iri atọ (30) ụbọchị a ga-rụziri laghachi dị na KBC Networks 'ikike. | Leipzig Corpus Collections |
Obula onye People's Democratic Party mgbe ha hafuo wo, ga na Progressive Peoples Alliance party. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.