Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ọ bụ Liu Bang, díké ogü, nke bídóró yá, na nké há mà kà Onye Mpaghara Gaozu nke Han mgbè ọ nwüchàrị.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ maka egwu ya ka anyị ga-ekwube maka ya?
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ maka na ndị na-atụbata ihe na Naijiria na-akwụgide ụgwọ iji gbapụta ngwa ahịa ha, o fọdụzie ha iyipụ akwa ha yi n’ahụ chinye ndị kụstọm ka ha wee gbara isi onwe ha.
Leipzig Corpus Collections
O bu mbge uwa ni'le choro i ma, na choro i hu ebe hé liri ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ mgbe agọchara maka ahụ isi ike tupu etinye ọnụ na akụnụba.
Leipzig Corpus Collections
O bu mgbe mbu onye ishi Nationa Council of Negro Women na afọr di iri ano, na o nwètèrè ihe onyinyé Presidential Medal of Freedom na afọr 1994, na olaédo nke Congressional Gold Medal na afọr 2004.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ mgbe ọ hụrụ na ndị agha mba ECOWAS ejikerela iwakpo obodo ya ma gbachapụ ya n’akụkụ.
Leipzig Corpus Collections
Obu mkpisi na di mee onye mmadu enwere ike ijide he ejide.
Leipzig Corpus Collections
Obu mmuo bu enyi Chineke wo kere uwa.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ mụ na gị bụ ndị ikpeazụ na-azụta ihe n’ahịa ka o na-ada n’isi.
Leipzig Corpus Collections
Obu na ala n'eligwe.
Leipzig Corpus Collections
O bu na ala n'eligwe.
Leipzig Corpus Collections
Obu na e welu nkpuru ikuku ka o nochie nwoke anwa na ga ije, onye nwe ike i nyoputa na nkpulu ikuku ga cho kali ngabanye na microstate ra kali na ibu.
Leipzig Corpus Collections
Ọbụna gburugburu ebe akara oké okpomọkụ swings na corrosive oké osimiri na ikuku, KBC si ntupu usoro nyeere obodo iji wụnye a ulo oru quality nche usoro na-aga n'ihu na-eme na elu etoju taa.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ na ihe ọtụtụ mmadụ na-agabiga n’aka ndị uwe ojii anaghị emetụta ha n’obi?
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ na nchekwa obodo?
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ nanị n’akwụkwọ mgbasa ozi ka ọrụ ya dị, ka ọ dị n’etiti anyị ndị bi na steeti a? Ọrụ ya o nweela ndị o metụtara n’ụzọ dị mma?
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ nanị na ntị ka anyị na-anụ maka ọrụ ya, ka o nwere ebe anyị ga-aga were anya anyị hụ aka ọrụ ya?
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ nanị nara ka ha ma anara, Chukwu asị ha enyela enye?
Leipzig Corpus Collections
Obu na ni ya bu onye Nzoputa nke mmadu, onye Okike elu igwe na elu uwa ya na ezigbo Chi.”
Leipzig Corpus Collections
Obu na V na N no odu na ofu ebe, Nya ga buru na ife di oku na chokali i gbatute oyi, nke anwa buru Thermodynamics nke onye obuna masiri.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ ndi mádu ne rò ka ndi mádu ha mà na nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ ndị omebe iwu nke mba ahụ bụ ndị họpụtara Nkurunziza sị ya chịwa ha.
Leipzig Corpus Collections
Ọ́ bụ̀ ndí òtụ́ ágụ nzùzò ndi Ekpe (nke há màkwà kà Ngbe ma Egbo) kárí í ji ya; ndi ọ̀tú ā dí nà ànyị̀m Àkwá Ị̀bọ̀m nà ebo Ejagham, Efik, ndi Igbo, na ndi okoko ha.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ n’ihe oriri anyị na-eri ka ahụ anyị si enweta shuga.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ n’ihi nke a, ka ndị ndu ndị Igbo ga-eji nọrọ n’orụ igbaziri ndị bu ya bụ nwereonwe n’isi.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ nke a kpatara m jiri were iwe were wepụ aha bekee n’aha m ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ nke a kpatara na-eji ụbọchị Mbụ ọnwa Mee, kwesiri ịbụ maka añụrị ndị orụ, wee me ngagharị iwe na ịma ndị minista mmiri n’Abụja.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bu nkeji nke gbárá 45 nke bányéré Njikota, na Önwa mbu 4, nke afọr 1896.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ nke mádu sị ȯ bụ ónyé di mkpà na ónyé mádu màchà nke ómá na ùwà obiạ na mgbè nílé.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ nsonso a ka sayensi bidoro mebe nyocha nke ha maka ya bụ osisi.
Leipzig Corpus Collections
O bu nwanne odum na anumanu di ka ya na agwu onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bu nwanyị a bụkwa aka rụtụrụ mmanụ nke zuru ọha ọnụ, o mere ihe kpatara na ụmụ nwanyị anaghị agba afụọnụ ugbu a. Nkemdiche na di ya bụ Obiọma bụ ndị Iduu.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ ọgụ mmegbu?
Leipzig Corpus Collections
Ọ bu ọgụ "nke oke mmadu kárírí Í nwü na àlà England".
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ́ọ́lá njịkọta-ábụ̀ nke ụ́mụ̀ńtàkị́rị́ nke àtọ́.
Leipzig Corpus Collections
Ó bu oméka búrú ishi I bu onye nwere ihe onyinye Academy Award na oge byara mgbe ö nwushichàrà maka o bu ómeka nke karírí.
Leipzig Corpus Collections
O bụ onye dim-kpạ maka o nọrọ na, ötü ndi umụ nwanyị nägwü nkwa há na kpo Destiny's child.
Leipzig Corpus Collections
O bụ onye di mkpạ maka o nọrọ na ọtú ndi umụ nwanyị nägwü nkwa há na kpo Destiny's child.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ onye di ndụ na-eri akụnụba, ọbụghị ozu.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ onye ga-eburu mmụọ ntigharị anya..
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ onye ga-eburu mmụọ ntigharị anya bata n’etiti ụmụ Igbo, ụmụ Chukwu, ka ha ghara ịma onwe ha dị ka ndị ọma ha na Chineke ha yị mgbe nile?
Leipzig Corpus Collections
O bu ónyé Ju nkè onye German nke Swiss, na mádu màrà yá kà mpá ọmúmú-mkpúrụ-ùwà nke ohürü.
Leipzig Corpus Collections
O bu onye kere, na onye were GOOD music.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bu onye kpátárá onyịnyé Nobel Peace Prize na 1921 na ímé ọmúmú-mkpúrụ-ùwà "màkà orürü ya nà ọmúmú-mkpúrụ-ùwà, na ihé o tùrù búrú 'photoelectric effect.'
Leipzig Corpus Collections
Obu onye ndi Action Congress (AC), bu otu ndi bidoro political party ahu.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ onye ọchịchị nchigbu na nke aka ike.
Leipzig Corpus Collections
Obu onye People's Democratic Party (PDP), nke nwetere vote hiri nne na election nke 2007.
Leipzig Corpus Collections
O bu onye zífùrù ómeka nke "method" na ndi madu mekari ya maka okwu a naghị a numárí, mànà o bu omèmé nke ob.
Leipzig Corpus Collections
O bu orürü Google kẹrẹ ya.
Leipzig Corpus Collections
O bu osimiri nke e kere ano.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ otu a ka-esi were gbagharịba maka ego Kenneth a nwụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ otu a ka ihe mmadụ siri tụgharịa bụrụ ihe onye ọzọ, n’ehihie mmụọ na mmadụ!
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ otu ihe dị mkpa ndị njem nleta mma ke Europe, ọtụtụ nde ndị na-eme njem nleta gaa na ya kwa afọ.
Leipzig Corpus Collections
O bu otu mpkurụ ndi ojie ji mbu bidóró emume ngosi na Njikota Obodo Amerika I gwu egwuregwu na élú ogbo maka ndi nkiri óchá na onye ogẹ nke ahu wuru onye ojie só ndi ocha ministrel.
Leipzig Corpus Collections
Obu otu nwoke onye oke nchoputa aha ya bu Chals Babeji (ing.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụ otu onye a na-asị ụnụ abịala.
Leipzig Corpus Collections
O bu otu onye na ime ndi na eme-ihe-nkili.
Leipzig Corpus Collections
O bu otu onye n"ime ndi na eme ihe nkili.
Leipzig Corpus Collections
Obu otutu ndi oke nchoputa ozo so ya n`azu ruputara igwe ozi a n`ikpezu.
Leipzig Corpus Collections
Obu project ta emee wiki otu ndi madu nwere ike nweta akwukwo okeye no na olu ndi gara-aga, na akwughi ugwo.
Leipzig Corpus Collections
O buru ezi ọchịchị Naijiria n’uche, o ga-enye ezigbote efe ga gwọọ onwe ya kpamkpam tupu anụkwa isi ya n’oche ọchịchị ọzọkwa.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ gị kedu ihe i ga-eme?
Leipzig Corpus Collections
Ọbụrụgodu Hekules nke akụkọ Griik, enyeghi ya ụdị ihe agaghị ekwe omume dị otu a ka o mee.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụgodu Mosisi si n’ugwu Horeb were agbadata, o bụzi ihe ọhụ ndị Naijiria ga na-ahụ onyinyo ya kwa Fraịdee.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụgodu na ịbụ onye na-eso ụzọ Kristi, oge ruo mgbe aga eme nwa gị mmirichukwu, ọ bụghị iwu na ịga enye ya aha bekee.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụgodu na nni adịghị, ha na-ama etu ha si agwọkọta ihe dị n’ụlọ, nri esi na ya pụta, ezinụlọ erie ma hicha ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
O bụrụgodu na ụdaume egosighi onwe ya n’ederede ha, ọ na-apụta ihe mgbe ha kpọpụtara mkpụrụokwu ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụkwa na ya bụ Ada hụrụ obi dịka elelebe ejeghị ọrụ ya, mgbe ahụ adakọrịtaba bụrụ ‘Darling’.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ kwanụ na ọ bụ ịnọsị ike na Naijiria, etu Naijiria dị ugbu a, ekwesịghị ekwesi, nanị ndị Ugwu Awụsa ka ọ dị maka ọdịmma ha.
Leipzig Corpus Collections
O bụrụla ihe mgbe ochie ndị ugbu a amaghịzị maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụla ihe mgbe ochie ndị ugbu a amaghịzị maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ mgbe anyị pere mpe, ịgba bọọlụ ala yadi, ịnya bọọlesi, ịgba ọsọ sitepụ, ime ejije, wdg so n’egwuregwu anyị nwere ike bido n’ụtụtụ gwugide, ma chi ejie ma ọ bụrụ na-agbachị anyị nkịtị.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na; ahụ dị ya bụ nwa, na ahụ zuru ya oke, ụjọ adịghị ya n’anya, o wee hapụ iso ụmụaka ibe ya gwuo egwu mmiri, mara amara na ya bụ nwata bụ dike na dimkpa nwere ike ịbụ ihe ọbụla o kpebiri na ọ ga-abụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na akụrụngwa a chọrọ na-agba ọsọ naanị site na mbubreyo mmiri ka n'oge ọdịda (ụbịa), biko na-awụlikwa elu n'ihu ruo 2 Ikpehe gbakọọ mmepụta.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na Bekee adịka ụnụ mkpa nke bụ ihe kwesiri ekwesi, otu onye sụbara ya Bekee, onye nke ọzọ nyebe ya Igbo, ọ ga-amụta ha nile na-enweghị nsogbu.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na Buhari nwere ịhụnanya na Naijiria, o teela anyị kara ịma, ọ kara inyefe ogbo ya bụ Osibanjo ọchịchị kemgbe.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na Chineke echeghị obodo, na efu ka ndị nche na eche.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na Echee ma ihe chere ya n’ihu, ọ kara ịgbapụ ọsọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na E mecha chọpụta n’aka Gọvanọ Christie adịghị ọcha, E nwere ike ịgba ya onwe ya akwụkwọ n’ụlọ ịkpe.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na e nwere obstructions na mgbaàmà ụzọ ahụ, biko esi na aka n'ihi na anyị ndụmọdụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na e nwere otu Central n'ikuku, mgbe a backhaul njikọ nwere ike ji mee - ma Wired ma ọ bụ nka na uzu ikuku.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na eriri na-kwalite, na SFP modul na-anọchi kama gbanwe.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ezi okwu dị n’akụkọ a, ọ pụtara na ezekaudene na-akọwazi mmọ chiri ya ọzọ na Baga.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ha esoghi usoro ha kwesiri iso, i mara na ụtoasụsụ Igbo agaghị enwe isi.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ha kwụnyere Nnamdi Kanụ n’azụ maka ihe na-enweghị isi, ma ha achọrọ ya, ma ha achọghị ya, ihe nwere isi ga-esiriri na ya were pụta.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ha mara ihe, ha agaghị ekwe mkparị dị otu a ka ọ na-eme kwa daa!
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ị chọrọ a pụrụ ịdabere na, ulo oru nnyefe na-esi gị n'ókè site A na B, maka CCTV, nche, saịtị management, ọgụgụ isi iga netwọk na ulo oru akara usoro, ị na-na na-abịa nri ebe.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ị chọrọ enyemaka, biko kpọtụrụ onye nke anyị oru nkwado ìgwè: Factory set pụtara na 2 wireless nkeji na-tupu-ahazi nke na mgbe ha na-kwadoro elu, ndị ahịa na usu nkeji na-'paired' na ga jikọọ na onye ọ bụla-ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ị chọrọ enyemaka, biko kpọtụrụ onye nke anyị oru nkwado ìgwè: Ọ dịghị Ajụjụ dị na nke a, Atiya M nwere ike iweghachi a ngwaahịa?
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ị chọrọ enyemaka na ngwaahịa nhọrọ, usoro imewe, technical ase, nchọpụta nsogbu na mmezi, biko esi na aka.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ị chọrọ ka ọtụtụ maara maka ahịa gị na ihe ọbụla i na-eme, dịkà ikwa akwa, isi ihe na ndị ọzọ, ọrụ aka ọbụla, tinye isi ebe a ma kpọtụrụ Odeniigbo..
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ị chọrọ na-ekesa ihe karịrị otu WAN, anyị ga na-akwado ThruLink.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ị chọrọ na-ekesa na-abụghị abịakọrọ HD video ọ ga-ekwe ka ị na-ebunye ndị mgbaàmà ukwuu n'ihu.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ihe bịakwutere gị ọgụ bụ ihe ego ma ọ bụ ihe ije ụkwụ ga-ebi, Aka na-akpa ego bụ Chris nna gị ma ọ bụ nne gị bụ Dọkịnta gara ajọta gị.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na-ikweghị akụọ gị isi aba okpu, gịnwa ga-arịọ biko na-ịga ebinye aka n’ihe ọ bụla ha chọrọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na i kweghị eme nke a, gọọmenti agaghị ekwe kwụọ gị ụgwọ ọbụla.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ị na-eche gị na ngwa bụ etiti peeji, ọ na-atụ aro na a na saịtị ule ike mụụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ị na-eche ihu na-enweghị akụrụngwa, ọ pụkwara enuba ala ndụ video n'elu a 3G / 4G njikọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ bụrụ na ị na-eme na-ezute ihe na egbochi ndị nnyefe ụzọ, ihe ngwọta na-ma re-na ọnọdụ ndị antennas ma ọ bụ iji wụnye a ọsọ agba anọ njikọ.
Leipzig Corpus Collections