Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Ọ bụrụ na ị nwere a KBC oru ngo na ị ga-amasị anyị na-enwe, biko esi na aka. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na ị nwere asịsa ị nwere ịsa banyere ajụjụ ndị a, biko depute ha na ọgbakọ ụmụ Igbo bụ Igbo ka anyị gụa, were nwee ike zigara Mazị Mbediọgụ ozi, ka obi were zue ya ike. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na i nwere nke a kpọrọ “Sevinsi Akaụnt” ikwụnye màọbụ wepụ ego na ya, o nweghị ihe ga-emenụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na i ruola afọ iri anọ were gbagobe, i ga-achọpụta na mgbe i na-anyụ amịrị o naghị apụtazi ka o na-eme na mbụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na KBC Networks enweta kpọmkwem mbupu ntụziaka site asịwo, nke nwere ike na-erubere asịwo ihe ọzọ ụgwọ, KBC Networks ga-egosipụta ya ezi uche na-ahọpụta ndị na usoro nke Mbupu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na KBC Networks 'ngwá ma ọ bụ ọ bụla akụkụ ya ẹkenịmde mee patent ịda iwu na ojiji ya na-enjoined, KBC Networks ga, na ya ga-efu, ma enwetara maka asịwo nri iji KBC Networks' ngwá, ma ọ bụ dochie ya na ngwá nke na-adịghị mejupụtara patent ịda iwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na mba Afrika ka ụdị ihe a di njọ mere, tupu Ergodan a na-akpọkwacha imi o jiri kpọọ ya bụ ụtaba, ndị ọcha site na nkwado Amerịkà ga-enye ya ọsọ agbakata a tufuo nwa akwọ n’azụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na mkpọaha ahụ ji mgbochiume were bido ịmara na-aga edezu ya edezu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na mkpọaha ahụ ji ụdaume were bido ịmara na a ga-ewepụ ‘a’ dị na ya bụ ‘Na’ ma tinye rịkọmelu na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na m maara na onye mụ na ya ga-agba mgba, ga-abụ asọ n’aka, a gaaram esi n’ụlọ were udu kuru mmiri. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na ndị Gọvanọ na-achị ala Igbo chọrọ, ha kwesiri ịtụpụta elulo ka Igbo nyụkọọ amịrị ọnụ ka ọ gbọ ụfụfụ n’ala Igbo,kpọm kwem! | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na ndị mba Rọshịa e kwuo na ha ga-egbuso ndị mba Tọkị agha, kedu ihe ọ pụtara? | Leipzig Corpus Collections |
O buru na ndi ochichi ndi Igbo ma o bu ndi ochichi Naijiria nwere ike ime ihe oma Zik mere, obodo anyi a kabugo obodo oyibo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na ndị sayensi a, emeghị màọbụ chọpụta etu ha siri mee ihe nke a, usoro ikuku a ibụ okwute n’ime ala bụ ihe na-eji puku kwuru puku afọ tupu o pụta ihe na a gbachi ya nkịtị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na ndị ụka nyere ndị be anyị aka ka ha na-akpa agwa ọma, tụmadị ụmu-aka, ala Nigeria ga-agbanwe." | Leipzig Corpus Collections |
“Ọ bụrụ na ọ bụ asị ka m na-asị, lee nu ya anya n’ọnụ ma gaa nụ ya nso ka ụnụ nụrụ otu ahụ ya si esi”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na ọ bụ mbuụzọ ịmara na ọ ga na-eso mkpọaha, mgbe ahụ i dee ya, itinye akara rịkọmelu(‘), mgbe ahụ ọ na-aza ajụjụ a, “kedu ebe?” | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na ọ bụ njikọ, itụgharịa ya na Bekee ọ bụrụ “and” màọbụ “that”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na ọ bụ nwoke sị na ọ chọghị ịlụ nwanyị mara nnukwu mma, maka ụjọ mmadụ ịnara ya nwunye ya, o hụzie nwunye ya ụbọchị ahụ n’ụdị mma ọ mara, ihe ọzọ a gaba ya n’uche. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na ọ dị ọcha na mbụ, onye i ga-ahụ ga-adịzi ka ụdị ihe ahụ a na-eyibe akwa ebe a na-ere akwa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na o kweghị gị eme, enwela nkoropu obi, tachie obi na-ede ole i nwere ike ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na o meghị nke a, ha ga-agbasaa ihe nile ma mmadụ nọ na ya bụ ụgbọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na o nwere enyi gị nwanyị na-eme ụdị omume a, marakwa amara na ọ bụ fọk gelu ka ibidokwa kịta gbawa n’oge. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na onye ahụ ga-ekwe, ka o kponye ya ya, ka ọ zụba ya ka nwa nke ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na onyeisi ala gbachị nkịtị ka agụụ a gụgbuo ndị ọ na-achị, otu ụbọchị nkịta a tagbuo onye nwe ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na onye maa eme nsusu ọnụ emetụtanwuọla gị ọnụ, i chetara otu osi mee gị n’ahụ? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na pụrụ iche okwu na-rịọrọ na kwekọrịtara site KBC Networks, niile iwu ga-achọ 100% prepayment tupu ngwaahịa na-Ẹnam ekese. | Leipzig Corpus Collections |
O bụrụ na ụdaume dị na isingwaa ahụ bu ụdaume mfe i mara na o bụ ‘ị’ ga-ebido ya, o burụkwanụ ụdaume arọ kedu nke ga-ebido ya? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ na ya bụ ihe dị gị ọka nkụ n’ahụ, ịmara na ị na-akụrụ ọrịa obi aka nke ukwu n’ọnụ ụzọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ n'ihe a abụghị sayensi, amaghịkwam ihe ọzọ ị chọrọ ka m kpọọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ n’o nwee mmeri, ọ ga-achị afọ anọ ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụ obodo ama ihe a na-eme na ya, ọbụghị ego ka a ga-ejide, kama onye debere ya bụ ego, o kachasị na ọ bụrụ na ego ahụ bụ ego akpatara n’ụzọ na-ezighi ezi. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụrụzie ihe inye ọñụ karịrị akarị mgbe m chọpụtara na ọ bụ nwa ada onye Igbo bụ onye nke isii na ndị ọkwa ha kacha di elu na ya bụ ụlọọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
O bu taa ndi mmadu no n'uwa nwe ọtu ha nwere-ike ima oge ma mgbe ha gara ogbozo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ụbọchị eji egbu ntụ n’ihu, iji gosi ọpịpịa na na mmadụ bụ ntụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ụbọchị na-edubata anyị n’ogologo ụbọchị Lenti, nke anyị ji akwado mbilite n’ọnwụ nke Jeeso Kristi. | Leipzig Corpus Collections |
Obu ulo ncheta ma burukwa ulo obia na Johannesburg. | Leipzig Corpus Collections |
O buuru nri nke ya, dọba n’ebe di anya, na-abụghị ebe ndị ọzọ debere nke ha. | Leipzig Corpus Collections |
O bu ụzọ ga na nke Enwe, gwa ha na, tupu chi ụtụtụ a na-efo, ka ha gbara ọsọ ga na nke Agụ, na ọ chọrọ ịhụ ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ụzọ mmadụ anaghị agbafe ka ọ rụrụ ka o nwere anya ime mmụọ eji ahụ ya bụ ụzọ gasị? | Leipzig Corpus Collections |
Obu ya bu onye ndi madu mere elect mgbe Abdulsalami mere vote. | Leipzig Corpus Collections |
O bu ya bu onye ndi obodo ahu na elegara anya, ha na akpo ya (hero). | Leipzig Corpus Collections |
Ọ bụ ya dere akwụkwọ a na-akpọ Things Fall Apart. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ byàrà Europe shí ónyé Italy nke Jesuit Matteo Ricci, ónyé kéré áhà "Confucius" nạ asụsụ Latin. | Leipzig Corpus Collections |
Ọcha nke mmụọ, ọbụghị nke anụ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Oche nke enweghi aka, n'azu, bu nke ana-kpo stool. | Leipzig Corpus Collections |
Oche nke ulo Uka Oche bu ihe ana-akpo he madu nwere ike iji kporo odo, no. | Leipzig Corpus Collections |
O chere echiche miri emi, were cheta ihe o ga-eme. | Leipzig Corpus Collections |
O chere na ọchịchị dị ya n’aka, ma chefuzie na mba ụwa nile chakwasịrị ya anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ chịara dị ka eze nke Thailand afọ iri asaa(70). | Leipzig Corpus Collections |
Ochíchí Amin nwekàrà ihe öjö mere ndi madu, na ochíchí nsọ, mmegbu ọtú madu, ogbúgbú nke adighị na íwú, ma ha síkwá, ma ha sikwaghị. | Leipzig Corpus Collections |
Ochíchíeze nke bịrị ka ihe basàrà éféfé na ochíchì na Àlà Igbo, na íshí ya bu onye ezè alụsị-ézè ha na kpó ézè Nri. | Leipzig Corpus Collections |
Ochíchíeze nke bu mgbe mbu ébé mádu nílé byàkọtàrà Í zonárí onwe há shí ama ndi ne ozor na ọ bu ébé ndi óhu byàrà ka há bu ndi díàlà. | Leipzig Corpus Collections |
Ochíchíeze Nri di ichiè na ákíkó mbu ọchíchì ùwà màkà íshí ya enwéghị ndi agha nọr na okpụrụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọchịchị gbara ebe nile, mgbe otu onye nke si na ọ bụ “Almoston Naijiria Ltd” nke onyeisi ya bụ Akande, senitere isi ya, kwuo na ala ahụ bụ nke ya, na gọọmenti steeti Legos nyere ya akwụkwọ ikikere iwere ya bụ ala(C of O). | Leipzig Corpus Collections |
Ọchíchí nkèá rùrù nnari ànó, ó bụ mgbè ndi mádu sị China di mpkà nke ógè ólà. | Leipzig Corpus Collections |
Óchíchí nké nwèrè mgbé Ọchíchí nke umunna Xin (9–23 CE) fànyèrè ímé ọchíchì ya nke Wang Mang bịdòrò. | Leipzig Corpus Collections |
Ọchịchị Nkurunziza nọ n’agba nke abụọ ya ugbu a, maka n’ọ batara n’ọchịchị n’afọ 2005. | Leipzig Corpus Collections |
Ọchịchị onye kwuo uche ya alaara ka nai. | Leipzig Corpus Collections |
Ọchịchị otu ugboro n’obodo ahụ bụ afọ ise ka ọ na-anọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ochichi ya bidolu na afo 1954 welu ruo na afo 1966. | Leipzig Corpus Collections |
Ochichi ya bidolu na afo 1963 welu ruo na afo 1966. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ chịrị obodo ya bụ Saụtụ Afrịka malite n'afọ 1994 ruo n'afọ 1999. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ chọghị ida ogbenye màọbụ ịbụ onye ume ngwụ chaa chaa, o bidoro n’oge gbaba mbọ iji hụ na ọnọdụ nna ya toro aka n’ebe ọ nọ. | Leipzig Corpus Collections |
O chọghị ịpụta na onyonyo kwuo okwu ka ndị mmadụ mara nke bụ eziokwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọchụchụ n’ọrụ nwa amadi a dara nnukwu ụda, nke a bụ na makana mgbe agbapuru ya afọ na ọ chọrọ iji nnukwu ego ahụ were sụọ ahịhịa maka IDP, gọọmenti Buhari mere nyocha kwuo na o nweghị ihe ọjọọ ya bụ nwa amadi mere. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ chụ nwa-ọkụkọ nwe ada. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dara ya bụ mkpi, tinye ya mma n’akpịrị, fiaaam, ọ bụrụ ọnwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ode akwụkwọ mba Amerịka, bụ John Kerry, kwuru na o chere na ọ bụ agha iyi egwu butere ihe mberede ụgbọ elu ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
O di ákụkụ Sweden na odida anyanwu ya, Norwe na olile anyanwu ya na Rushya na owuwa anyanwu ya, kari Estoniya lịlị na nleda anyanwu ya na ebe gafụrụ Ntábạ mmiri Finland. | Leipzig Corpus Collections |
Ọdi ezigbo nkpa na aga enebere anya na ebe ndi n’eme ihe oyoyoo nke ndi bekee kpọrọ “FILM”, ka ha na emepụta nke igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dịghị ihe nwere na nke a website a ga-ghọtara dị ka na-enye gị a ikike iji ihe ọ bụla nke ụghalaahịa, ọrụ akara, ma ọ bụ logos ekesịpde KBC Networks ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dịghị logo, graphic, ụda ma ọ bụ oyiyi ọ bụla na KBC Networks website nwere ike depụtaghachiri ma ọ bụ re-ebute site ná ma expressly kwere KBC Networks. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dighị mfe mana ọ bụ ihe ga-ekwe omume. | Leipzig Corpus Collections |
Ọdịghị mmadụ isi dị mma na añụ mmiri eso danyere n’ime ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dịghị mma na nwatakiri gụchara akwụkwọ elementrị n’Anambra ga-enwetezu otu narị iri atọ na itoolu(139) tupu ọ banye koleji nke gọọmenti etiti, ebe nanị ihe nwatakiri nke si n’Ugwu Awụsa ga-eji n’aka ibanye otu ụlọakwụkwọ gọọmenti ahụ bụ itoolu(9). | Leipzig Corpus Collections |
O dịghị onye ma ihe na-eme ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dịghị onye pụrụ Igbochi ọlụ ọma Chukwu ụmụ Igbo ka ọ ghara ịga n’iru/ihu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dịghị unyi ọbụla dị ha n’ime, dịka ọ dịghị unyi dị n’ime Chukwu ụmụ Igbo, cha cha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dị gị ka eziokwu adị n’ihe nile ndị SR na-ekwu? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dị gị ka obi gị a na-etisi ike. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dị gị ka ya bụ nwata etoruola iso ndị okenye manye aka n’otu afere? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ di gị nkè mádu sị ama ukwu bụ na ndi mádu kwèrè ihé zírí na ama ukwu dị íchè kúfù ama onwe ya nke ndi bekee na kpó town. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dị ha ka ọ bụ na nke ahụ enweghị isi, ha kwuo na ha ga-emekwazi ngagharị nke ha, iji gosi na ha kwụ Buhari n’azụ n’ọchịchị nchigbu ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ódi ike taa ndi óbiá i-suta ya, dikwaa ike taa ndi Igbo ozo bi na ámá nkẹ ozor Í mátá ihe nke ndi ozo ha n'ekwu, sita ndi mmadu Igbo hiri nne. | Leipzig Corpus Collections |
Odi ike taa ndi obia i-suta ya, dikwaa ike taa ndi igbo ozo gbi na ama nk'ozo imata ihe nke ndi ozo ha n'ekwu, sita ndi mmadu Igbo hiri nne. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dị Í nwé íshí nka, tírí ya na ahú kwụrụ ọtọ na élú nke nyéré íke Í me ka áká rü, mèrè ka madu gáfe na ihü òdùdù enyï nke ndi ozọr na Í jí ihe ọrü a rü. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dịka ebe a na-eli onye gbara narị afọ! | Leipzig Corpus Collections |
O dịkwa egwu, o nweghịzi onye kweere na iwu Naijiria bụzi maka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọdikwa mkpa ma eme asụsụ igbo iwụ na ụlọ akwụkwọ primari na sekondiri di na ala igbo, nke a ga eme ka ụmụ anyi na eto eto jiri igbo wee too n’ihi na asụsụ mmadụ jiri too anaghi ahapụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
O dịkwazie gị ka o nwere nke Odenigbo edeghị nke ọma mekwazie ka o mara. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dị m ka ihe kpatara nke a bụ na ihe mere na mbido butere ya bụ oku ka na-eme ugbu a. Kwado Asụsụ Igbo, kwado Odeniigbo “iKnow Event Planning and Management Services” Odeniigbo nwere ọtụtụ ihe ndị o na-eme, ihe ndị bụkwazi ọnatarachi na ndị amụrụ amụ. | Leipzig Corpus Collections |
O di na akwukwo nsem (nke kachírí Í di ichiè bu Poetry na Oxford Poetry), mpákota ndi mádu na mpákota saráasa. | Leipzig Corpus Collections |
Ö di na etítì ọtú Soulquarians mgbe mbu, na o mere oméka na ime enyo iche di ka Blues Brothers 2000, The Cider House Rules, na House of D, o mèkwàrà enyo ihe nche Before the Music Dies. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ di ndi ojié chéré si ọ bu ọtú Black Legion gbùrù Earl Little. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dị nlụlítá ụkà nke ndi ọmúmú-ónúọgụgụ náa jü màkà ihe ọmúmú-ónúọgụgụ dí kà ónúọgụgụ di nà àlà mgbé mádu ánóghị ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dị nwoke nile n’akpa amịrị ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ dị odúm nwoke rúrú 250 kg (550 lb) na ásá, ọ bu ihe méré kà ọ dị na azú Tiger Í bú ologbo kárírí Í dí úkwú. | Leipzig Corpus Collections |
O dizi ka anyị asị ya ribe, na ọ dịghị ofere mmadụ ịzọ ọchịchị ihe karịrị afọ iri. | Leipzig Corpus Collections |
Odòdo bu àgwà nke nor na etítì ūfie na òtanjele. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.