Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
O dọkachara anụ ahụ Nkịta ma chụpụ ya n’ụlọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
O doziri ya ahụ ma mere ya ọgwụ maka ọnya juru ya ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Odúm nòkwà na umunna ndi Felidae.
Leipzig Corpus Collections
Odúm (Panthera leo) Odúm bu ánúmanù àlà nke umunna ologobo úkwú na genus ha kpòrò Panthera.
Leipzig Corpus Collections
Odz Uche Ekwunife onye nke na-anọchitebu anya Anambra sentralụ so na ndị ihe nke a metụtara.
Leipzig Corpus Collections
Ọ emeela a aha na China ahịa dị ka ụlọ ọrụ ndú.
Leipzig Corpus Collections
Official language bu mkpuru okwu ndi bekee ana-kpo olu ndi madu n'otu ala di ji kwu eku.
Leipzig Corpus Collections
O futuara mgbe ab ha kpòrò "Baby" fùtàchàrà.
Leipzig Corpus Collections
O ga-abụ ihe di ezigbo mma ma ọ bụrụ na gọọmenti ala anyị tinyere anya n'ihe gbasara nyochaa gbasara iji mmiri na ịgha mmiri.
Leipzig Corpus Collections
Ọ ga-achịgide Amerịka ruo na ngwụsị afọ 2016.
Leipzig Corpus Collections
Ọ ga-adị mkpa na ihe ruru steeti ọbụla na agbụrụ ọbụla bụ nke kwesiri ha ma bụrụ nke ha tozuru.
Leipzig Corpus Collections
O ga-ahịa ahụ ihụ nwanyị ga-achọ inwe mmekọ na-ebughị ụzọ mee nsusu.
Leipzig Corpus Collections
O ga-ahịa ahụ tupu ịhụ asụsụ dị na ụwa na-ejighi ụdaume(Vowel) were emebe mkpụrụokwu ha.
Leipzig Corpus Collections
Ọ ga-ahịa ahụ tupu ihụ nwoke na-achọghị ịma maka ihe na-aba ya afọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ ga-ahịa kwa ahụ nwanyị ọbụla achọpụta.
Leipzig Corpus Collections
O ga-ahụ Poopu maka na Poopu nọ ọdụ ka nnukwu mmanwụ n’ihe gbasara iwete udo na mba ụwa.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gaa ihu, Ada, ọ gaa azụ, Ada.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gaa nke ọma, ọ bụrụ uru onye ọbụla.
Leipzig Corpus Collections
O ga-egosi na ka ọ dị be oke ka ọ dị be ọgini. 8) ỌNỤ ỤTỌ: ụdị ọnụ ụtọ ndị fọk bọyisi na-enwe, I ga eche na ha na-eji shuga na mmanụ añụ asacha ọnụ ha.
Leipzig Corpus Collections
O ga-eme ajụọ ya ihe ọ pụtara, ọ kọwanwuo ya.
Leipzig Corpus Collections
O ga-eme ka gọọmenti etiti nọgharịa n’ebumnobi ya, n’ihe ọjọọ o nwere ike igbu n’obi gbasaara ndị Igbo.
Leipzig Corpus Collections
O ga-eme nke a site na-ikwu etu ọrụ ahụ siri sie ụdị ike ahụnụghị na mbụ.
Leipzig Corpus Collections
O ga-eme ya ka ọ hapụ ire ure n’oge.
Leipzig Corpus Collections
Ọ ga-enwe ohere ikwu okwu maka ala Naịjirịa itinye oke ya n’agha ahụ A na-ebu megide ekpom ọkụ yana mgbanwe ihu elu igwe.
Leipzig Corpus Collections
Ọga enyekwara ndi igbo aka icheta ihe gbasara asụsụ igbo ha chefugoro.
Leipzig Corpus Collections
O ga-enyere anyị aka ị mara ọtụtụ ihe na-eme na mpaghara ụwa bara nnukwu uru.
Leipzig Corpus Collections
Ọ ga-etu onwe ya aha, were jụọ onwe ya, na ọ bụ etu a, ka ọ dịbu.
Leipzig Corpus Collections
O ga eweghara ọchịchị n’aka Dkt Magaret Chan na ọnwa Juunu a anyị banyere.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gafekwara obodo nile ahụ ọ gara na mbụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ ga-ghachiri n’ọnụ ụlọ nke ya n’ụlọ-elu họtelụ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gaghị abata otu ọnụ ụlọ, a ga-arụrụ ya ụlọ nke ya, ebe a ga na-edebe ha nile. ijere nwaànyị ka ọ bụ!
Leipzig Corpus Collections
O gaghị ahụ ihe karịrị mmadụ iri na be ya.
Leipzig Corpus Collections
O gaghị na-eme izu ọbụla ọ gụsịba ihe nile o chere na ọ rụrụ, nke o nweghị onye na-ahụ ya anya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gakwara n’ihu nye ndụmọdụ ka ndị nche ụlọ ụka ya hapụ ikwe ka ndị Fulani na-achị ehi bata n’ogige ụlọ ụka ya ahụ.
Leipzig Corpus Collections
O ga kwute kwaa ya nso, o ga nyoputa na force soro ya ga elite kwaa enu.
Leipzig Corpus Collections
Ogamasi m ma Odenigbo nwee ulo onyonyo (TV channel).
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara banye mmanya ahụ n’ikwe o ji asụ akpụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara jụọ ya bụ agadi maka ya bụ nwa.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu gwa ya ka ọ ghara ịgbanye ya bụ mmanya n’ite màọbụ n’ebele mmanya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu kọwa otù wuru wuru na mpụ, mmegide na ntaji anya si were kpọtọkọ ma mebisie obodo anyị kemgbe nwereonwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu kwuo na anya ndị amị Naijiria ghe oghe ka anya azụ n’ịmata ọkpa ndị ahụ na-aga wara wara.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu kwuo na Ndị Igbo abụghịkwanụ ndị a ga-akpapụ n’akụkụ maka nnukwu uru ha bara na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu kwuo na ọ ga-adị nnukwu ọnụ ala.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu kwuo na o nweghị ihe gbasara ya na ụlọ ọgwụ kemgbe ọ pụrụ ya bụ njem.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu wee kwuo na a ga-akpọ ndị ahụ nzukọ ka ha na gọọmenti nọkọọ ma kpaa maka udo na nghọta.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu were kwuo na dịka okenye nwere anya eji ahụ ihe dị n’ọdịnihu, na ọ hụrụ na ọtụtụ ndị ntorobịa nwere ike itinye isi n’ịchọba Biafra, na ọ bụrụ na ya bụ mkpagbu kawanye njọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu were kwuo na mgbe ọbụla, na ebe ọbụla o nwere ohere na ọ ga na-eme obodo ya ihe obi ụtọ ma na-akwado ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu were kwuo na ọ bụrụ na o nweteghi mmeri na ya bụ ibinye aka a ga-eme n’ọnwa a, na o gaghị ekwete ihe ‘otu kwuru’.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu were kwuo na ọ ga-eme ka nke ahụ pụta ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu were kwuo na steeti ise nke dị na mgbago ugwu bụ ebe ya bụ ajọ ọrịa kacha akpa ike.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara n’ihu were kwuo na ya na ha na-akpa nkata iji hụ na ihe dị otu a, pụtara ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ȯ gara otu ulo akwukwo ha na kpo Methodist Girls College Yaba, tupuru ȯ banyere Mahadum Lagos.
Leipzig Corpus Collections
Ogara ulo akwukwo na marahadum nke di na Bini nke anakpo University of Benin.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara ụlọakwụkwọ nta nke ndị uka, gakwaa Government College n'Umuahia.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gara were mmiri na ncha saa ọnụ, aka na ahụ ya, ka isi anụ ahụ ghara isi kpam n’ahụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ȯgbà bu ötú ndi mádu nwéré ihe ha nà kpá ókwú, ihe mmè mmé na ndi ná túfùrù ndi nwéré mkpà na àlà, ágwa na ötú ndí ényì.
Leipzig Corpus Collections
O gbadoro ụkwụ n’ikwu na Naijiria agaghị ekewa, ya na n’ikwu na ndị na-achọ ka o kewa bụ ndị amaghị ihe ha na-eme.
Leipzig Corpus Collections
O gbagbara n’ime nnukwu ọhịa, ka o chere ọnwụ ga-eburu ya, otu nwoke na-achụ nta hụrụ ya ma buru ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọgbaghara nke Buhari tinyere gọọmenti Naijiria na-apụta ihe kwa ụbọchị.
Leipzig Corpus Collections
Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
Leipzig Corpus Collections
Ọgbakọ ndị Igbo n’Abuja na-ekele Ike C. Ibe Ọgbakọ ụmụ afọ Igbo bi n’Abuja eburuna ọkpa ekele bunye Barịsta Ike C. Ibe.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gbakwụnyere na ntụli aka ahụ e mere bụ nnukwute ihe iriba ama na mba Ijipt.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gbakwụnyere sị na Chiheb na Raed akpachagorị nkata, ma dịzie njikere igbu ọtụtụ ndị njem ụgbọ oloko si Toronto aga New York.
Leipzig Corpus Collections
Ọgba ọhụrụ a bụ ndị nyocha nke Hibru Univasiti nke Jerusalem na ndị nke Libati Univasiti nke Veginia Amerịkà hụrụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gbara afọ 48 tupu ọnwụ egbuo ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gbara afọ 95 tupu ọnwụ egbuo ya.
Leipzig Corpus Collections
Ogbara afo iri itenani na ise tupu onwuo.
Leipzig Corpus Collections
O gbàrà asaá na obodo ukwu nor na uwà na àlà, o nwere madu hírí nné nke abụọ na uwà na o bu obodo nke ochíchí ndi obodo nke híchárá nné na uwà.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gbara nanị afọ 58 tupu ọnwụ egbuo ya.
Leipzig Corpus Collections
O gbatakwara Ihe mme mme Brit na ndu ya na ha kpokwara ya mgburu abụo maka Ihe mme mme Grammy.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gbọpụta aka ya, nke ada ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gbọpụtara isi ya, debe n’akụkụ kwuo na nke ahụ bụ nke ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ gbọpụta ụkwụ ya, nke ọkpara ya.
Leipzig Corpus Collections
Ogbu mma ga-alarịrị na nma.
Leipzig Corpus Collections
Ogbunabali bụ otu alusi-ukwu ndï Igbo omenala, ndi n'ekpe ekpere chi Ọdịnanị, nke ndi bekee na-kpo animists.
Leipzig Corpus Collections
Ogbunabali bụ otu alusi-ukwu ndï Igbo traditional, ndi n'ekpe ekpere chi Ọdịnanị, nke ndi bekee na-kpo animists.
Leipzig Corpus Collections
Ogbunigwe a Amerịkà tụrụ ebe ahụ, ga-eme ka mba Amerịkà na Rọchịa hapụ inwe nghọtaghie n’ọchịchị Trump ka o si dị ugbu a. Ka Amerịkà mebichara ọdụ ụgbọelu ahụ, ha emeghịkwa ihe ọzọ iji gosi iwe ha.
Leipzig Corpus Collections
Ogbunigwe ahụ gbawara n’ebe elekere abụọ nke ehihe na Boston were chụjuo ndị mmadụ ọhịa n’ụzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ogbunigwe ahụ merụrụ mmadụ abụọ ndị soja ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ogbunigwe egbuola Oladele Pius na Lagos Mgbọ ogbunigwe leta-bọmbụ egbuola Oladele Pius, onye isi ndị otu Dredgers Association na Lagos.
Leipzig Corpus Collections
Ogbunigwe egbuola Oladele Pius na Lagos Onye isi ndị uwe ojii na Lagos, Mazị Umar Manko, na-ekwu na ogbunigwe ahụ abụghị nke a na-arọchi n’akwụkwọ ozi.
Leipzig Corpus Collections
Ogbunigwe gbawara na Kano ebguona mmadụ 12 Wednesday, February 25, 2015 Ka a ka na-ekwu maka mgbọ ogbunigwe gburu mmadụ 15 na Potiskum, na Steeti Yobe, ogbunigwe ọzọ gbawara na ọdụ ụgbọala taa bụ Tuzdee abalị 24 nke ọnwa Febụwarị na Kano.
Leipzig Corpus Collections
Ogbunigwe gburu mmadu 3, meruo mmadu 176 ahu na Boston Mgbọ ogbunigwe awụnyego aja na garrị n’obodo Boston, na Steeti Massachusetts, na mba Amerịka.
Leipzig Corpus Collections
Ogbunigwe gburu mmadu 3, meruo mmadu 176 ahu na Boston Ndị omekome jere lie mgbọ ogbunigwe abụọ n’ogige ebe e mere maka ịkwụsị ọsọ.
Leipzig Corpus Collections
Oge ahụ a na-egbu ntụ, onye ọbụla, ma okenye ma ụmụaka, ma ndị abụghị ndị otu Kristi ka enwere ike igbu ya bụ ntụ.
Leipzig Corpus Collections
Ogẹ anwu mgbe owulà ochíchí Saudi na puzí okpo fufu nke Riyadh, lá Ta'if.
Leipzig Corpus Collections
Oge anyị kwara nnukwu nna anyị, anyị kpọrọ dibịa mmiri.
Leipzig Corpus Collections
Oge elu wụ ala ọsa, n'oge ụmụ akwụkwọ maa ihe ha na-eme, n'oge onye nkuzi kpọrọ ọlụ nkuzi ihe, n'oge agu nmuta na-achi!
Leipzig Corpus Collections
Oge erugo mgbe ndị mmadụ ga-eji saa anya mmiri lebe anya n’ọtụtụ ihe gbasara nfọnfọju akpa ndị a anyị kpọrọ ndị pastọ na-arụ.
Leipzig Corpus Collections
Oge eruola mgbe gọọmenti ga-akwụsị ịgwa ndị Naijiria ihe kpatara agụụ na-agụ ha, ma chọọ ụzọ doro anya ana-ahụ anya a ga-esi were gboo ya.
Leipzig Corpus Collections
Oge ga-elu mgbe onye eji n’ala ga-atabi aka onye ji ya n’ala.
Leipzig Corpus Collections
Oge ga-eru anyị agaghị adịzi gara gara ka anyị dị na mbụ.
Leipzig Corpus Collections
Oge gara aga, e kwuru na Anambra na-akọpụta ụgụ nke ukwu, nke mere na ha na-ebupuzi ya obodo oyibo maka olile.
Leipzig Corpus Collections
Oge na-adịghị anya, anya ga-efo ya.
Leipzig Corpus Collections
Oge na-adịghị anya, eziokwu nile ga-apụta ihe.
Leipzig Corpus Collections
Oge na-adịghị anya, ka ndị kpọrọ onwe ha “Ohanaeze Nd’igbo” ngalaba nke ụmụ akwụkwọ, mere ngagharị nke ha.
Leipzig Corpus Collections
Oge nile, onwere ubochi ruru 28 (iri abuo na asato).
Leipzig Corpus Collections
Oge ọ chọrọ ime ihe n’isi nwata nwanyị a, ọ sị ya chere ka ya gụchaa akwụkwọ, na ndị be ya sị na ọ ga-agụcha akwụkwọ tupu ọ gaa ije di.
Leipzig Corpus Collections
Oge o kwuru ya, obi m anọtakwaghizi.
Leipzig Corpus Collections
Oge O no na Mahadum Nnaji bidoro ibanye na ihe gbasa ime ihe nkili Nollywood project.
Leipzig Corpus Collections