Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Oge O no na Mahadum, Nnaji bidoro Í banye na ihe gbasara ime ihe nkili orürü Nollywood. | Leipzig Corpus Collections |
Oge ruru, ụzụ atụọ ebe nile. | Leipzig Corpus Collections |
Oge ufodi, ha nwere ike bu onye di kasiri he ndi madu gi me, kama eze. | Leipzig Corpus Collections |
O gosipụtara ihe onyonyo ruru nkeji iri abụọ na ise. | Leipzig Corpus Collections |
O gosipụtara ndị agha ya, were kwuo na ihe na-ebenu, ga-aka na-ebe. | Leipzig Corpus Collections |
O gosiri Romney na nwata bulie nna ya elu, ọgọdọ nwụchie ya anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọgụ ahụ abụghị obere ihe, mana n’ikpeazụ, onye nwe mmeri? | Leipzig Corpus Collections |
Ọgụ ahụ ka na-aga n’ihu ugbu a. Mmasị ndị agha ahụ bụ ịweghara ọhịa Sambisa, chụọ ndị Boko Haram ọsọ ụkwụ eru ala ebe ahụ, yana otụtụ ebe ndị ọzọ ha jiri mere ọnọdụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ogu a luru ebe Antioch Ihe ana-kpo Crusades bu agha ano ndi Christians ma ndi Muslim luru na oge 1095 ru 1291. | Leipzig Corpus Collections |
Ọgụ dara ebe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ogu ebirila oku na Syria: Amerika ga-eziga ngwa agha N’abali abụọ gara aga, gọọmenti Barack Obama na White House kwuru sị na ha adịgo njikere ịgbado ndị otu agha nnwere onwe nke mba Syria ụkwụ n’azụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ogu ebirila oku na Syria: Amerika ga-eziga ngwa agha Ọgụ ahụ na-aga n’ihu na mba Syria kemgbe ọnwa ole n’ole ebiri la ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọgụ nke nwètàrà mgbanwe na ochichi England, Edward onye Ise kúfùrù Henry Ishii ka Ézè England, ya chufu ndi íshí Lancaster na ndi nkwado ha fwüor na obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Oguru akwukwo n' mahadum, burukwa onye nkuzi n'ulo akwukwo nke ukwu nke di n' Zaria tupu obanye ndoro ndoro. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwakwara Eze na akpụsịa afụọnụ ụmụnwanyị nile, ka ha tee ya nsị mbe, nke a ga-eme ka ọ hapụ ịpụta ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwakwara ndị nwunye ya, etu ha ga-esi were ta ya bụ akị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwakwara ya, “biko nwa m, abịakwara n’ụtụtụ, mà ọ bụ n’ehihie màọbụ abalị. | Leipzig Corpus Collections |
O gwakwaziri ndị ọchịchị ka ha guzo otu komiti na-ahụ maka udo na Naijiria, nke e nweburu n’oge mbụ maka iweta udo ebe e nwere nghọtaghie. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara Agụ, ma rịọ ya, ka o chete ihe ọma nile o mere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara Agụ na ọ ga-emere ya nnukwu ihe ọma, iji kelee ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara Buhari na njem nlete ahụ ga-eme ka ndị ahụ nọ n’ọrịa gbakee ọsịsọ n’ihi na ala Naịjirịa kwụ ha n’azụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara Eze ka ha ga n’ụlọ Nkemdiche, na ọ bụ ebe ahụ ka ha ga-ahụ ya bụ ọla. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ha, “ ihe m kabara ahụ mee mgbe m nọ n’ọchịchị bụ na-emere m ka ụlọọrụ dị iche iche kwudosie ike ma nwee nnwèrè onwe. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ha ka ha hapụ idebe onwe ha ka atụrụ ma ndị Fulani ahụ chọọ ha okwu, na ọ ka mma na ha gburu ha tupu ndị Fulani agbọkasịa ha ka anụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ha ka ha sie ihe ọbụla masiri ha bupụta. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ha ka ha soro ya ga na nke Enwe na ha ga-ahụ nke fọdụrụnụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ha ka o kere ha ya bụ anụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ha na ọ pụrụ ka ọ ga zaa oku a kpọrọ ya, tupu ọ bata, Echee e gbuola ya bụ mkpi tachaa anụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ndị nta akụkọ n’ọtụtụ ndị ahụ merụrụ ahụ nọ na nnukwute ọnọdụ ọjọọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ndị ọchịchị mba ụwa, o kachasị ndị nke mba ECOWAS, ka ha nyekwuo ya oge ka o were para ngwo ngwo ya dị na ụlọ ahụ o bi were pụta. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ụtara ya pụ takwa ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ụtara ya pụta mgba. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ya na azụ ọ ga-ebute, ya were ya laa n’ụlọ, gbawaa ya afọ, werekwa ọla ọ ga-ahụ n’afọ azụ a wegara Eze. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ya na echi ọ ga-akpọta onye ga-emezi nnukwu nkume kụwara akụwa dị na be ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwara ya were nkata ahụ kwụrụ n’akụkụ, ụtara nwudekwana ya, ya were ya kpụchie ọnụ ahụ ụtara si alakpu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọgwụ a na-adị ire na ọbụrụ na e nyere ya onye bu ọrịa tupu o gafee ụbọchị nke isii, o banyere ya n’ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọgwụ a na-akpọ, “Metformin” nke bụ maka ọrịa shuga ka a chọpụtara na ọ na-eme ka ndụ ụmụ anụmanụ towanye ogologo karịa ka o kwesiri. | Leipzig Corpus Collections |
Ọgwụ ga-eme ka ọrịa “Alzheimer” na “Pakinson” bụrụzie ihe anyị na-agụta n’akwụkwọ, na abụghị ihe ga na-esogbu mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọgwụgwọ agba abụọ na-agụnye eflornithine ma ọ bụ nchikọta nke nifurtimox na eflornithine maka T.b.g. N’agbanyeghị na melarsoprol na-arụ ọrụ maka ndị abụọ, ana-eji ya maka T.b.r. naanị n’ọtụtụ oge maka na mmetụta ya n’ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
O gwụkwala ka ọ dị m n’ ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ gwụkwara ka ọ ha m n’ọnụ ugbu a, a tụọrụ ọmara ọ mara, a tụọrụ ofeke, o fenye isi n’ọhịa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọhaneze Igbo kwụzi n’azụ ya, ọ kachasị n’ihe gbasara mmegbu gọọmenti etiti n’isi ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọha obodo e kweelu ha, “Iseeee!” | Leipzig Corpus Collections |
Ọha obodo jupụtara ụbọchị ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
O hapụrù ndị nchekwa ka ha nupuru ndị ọkaikpe ahụ isi. | Leipzig Corpus Collections |
Ọhịakata ahụ a na-ebute ya na ahụ gị mmetụta onye bu ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ohi jupụtara na bọjeeti a na-agba anya mmiri. | Leipzig Corpus Collections |
O ji akparaokwu mee ka anyị mara na ọ bụ ime nzuzu ga-ebute mmadụ ịchọ ka ihe mere na mbụ meekwa ọzọ, ya bụ, agha Biafra. | Leipzig Corpus Collections |
O ji anụ ngwere na oke were sie nke ya. | Leipzig Corpus Collections |
O jìkotàrà egwu Zouglous na egwu ndi na ó nwèrè egwu na da kạ egwu Afrika nwéré ụdụ di ukwu, na á gbáriá na ha dòsèrè ya ntakírí. | Leipzig Corpus Collections |
O jikwazị ụgbọelu nshịkọ na-ebuso ori mmanụ akuchinyere agha na ndịda ala Naịjirịa agha. | Leipzig Corpus Collections |
O ji Naijiria tụnyere Amerịkà site n’ịgwa ndị bịara ya bụ nzukọ na agbụrụ di icheiche mebere ya bụ nnukwu obodo, na Naijiria yiri ya n’ụdịdị ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
O ji ncha asa ahụ mara onwe ya. | Leipzig Corpus Collections |
O ji ndị DSS tọrọ ọtụtụ ndị ọkaikpe ukwu nke Naijiria n’afọ gara aga, ndị nke ha sị na ha nara ngarị. | Leipzig Corpus Collections |
O ji oge nkeji 9.77 na 9.74 na afọ ndi áhu I gbá chá meters 100 nke ndi áhù. | Leipzig Corpus Collections |
O jiri mmekọrịta mba France na Germany maa atụ. | Leipzig Corpus Collections |
O jiri mmiri were bịa, chọọ ikpochapụ ya bụ obodo. | Leipzig Corpus Collections |
O ji ya bụ ụzọ achọ igbusi ndị nile nara ezumike nka na ya bụ steeti site na inye ha ọbara mbani elu? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụkwara mụ ma ọ bụ amaghị ihe na-eme ha? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụkwara ya maka nrụrụ aka ndị ọrụ gọọmentị na-eme. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụkwaziri gịnị kpatara na kemgbe ndị Fulani na-achị ehi bidoro gbube ndị mmadụ eleghị anya n’azụ, gịnị mere gọọmenti jiri gbachi nkịtị, ma na-egbochi ndị mmadụ ikwupụta arụ ha na-eme? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụkwaziri kedu ihe ndị DSS ji eyi ndị Oziọma ọbụla kwụtọrọ ihe ndị Fulani na-achị ehi na-eme, egwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụo kedu ihe merenụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụrụ Agụ kedu ihe o ga-eme na ọ bụrụ na onye ahụ edozighi ya bụ nkume. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụrụ ha ihe merenụ, ha gwara ya na ụmụnne ha abụọ a gara tụpeere anụ ahụ taa, hibe isi kubie. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụrụ ha kedu ihe kwesiri Enwe na ụmụ ya maka nke a? Ha nile etie, “anyị ga-egbu ha, taa anụ ha”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụrụ Jonathan ihe mere na ụmụ afọ Nigeria na-anwụ n’aka ndị uwe ojii, karịrị ndị na-anwụ site n’aka ndị Boko Haram. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụrụ mụ ka ọ bụ na ha amaghị na o ji ọsọ agbakwu ọgụ amaghị na ọgụ bụ ọnwụ? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụrụ sị na ebe nwa-nne na nwa-nne na-eri ihe a sị ka ebute ọkụ, a na-ele ya o bu nsi? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ jụrụ ya bụ nwata ihe na-eti ya, o wee gwa ya na akpịrị na-akpọ ya nkụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ kabara ahụ gụsibè akwụkwọ ya ike, were mesịa bụrụ onye ọkaiwu na London. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ kabara ahụ hụ na ude ya na-ede ebe nile. | Leipzig Corpus Collections |
O kachasị ihe ndị na-eduba mmadụ na njọ. | Leipzig Corpus Collections |
O kachasị ka afọ(year) gị na a gbagote. | Leipzig Corpus Collections |
O kachasị mmadụ ime ọgọ nyere ndị ụwa na-atụ n’ọnụ, ndị onweghị ka ọ ha ha. | Leipzig Corpus Collections |
O kachasị mmiri tomato e siri esi. | Leipzig Corpus Collections |
O kachasị na-ebe o gbasara mmekọ nwoke na nwanyị maka imụpụta nwa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ kachasị na ị mee nyocha n’ime afọ atọ gara aga. | Leipzig Corpus Collections |
O kachasị ndị ibu ha dọ ha n’afọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ kachasị ndị ụmụ ha ji asụsụ Igbo eme ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
O kachasiri ndi miri ozo nile e kere na oke osimiri ahu. | Leipzig Corpus Collections |
O kakwa mma n’inoro onwe gi;jiri nwanyo hapu imewa nwa mmadu obi. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ ka mma ka ndị a na-agụrụ egwu a weere ntị ha nụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọkammụta Oghenetega Ighedo nke ala Naịjiria eturula ugo dịka nwanyị izizi nwetere nzere ọka mmụta PhD n’agụmagụ mgbakọ na mwepụ. | Leipzig Corpus Collections |
Okammuta Okey Ndibe na-ekwu maka akwukwo o dere, Foreign Gods, Inc. | Leipzig Corpus Collections |
Okammuta Okey Ndibe na-ekwu maka ilu Igbo Okammuta Okey Ndibe na-ekwu ihe o choputara maka ilu Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Oke Agụ ụmụ Igbo ji eme ọnụ! | Leipzig Corpus Collections |
Oke aha ha kpọrọ ya bụ atụmatụ bụ, “Transforming Our World: the 2030 Agenda for Sustainable Development”. | Leipzig Corpus Collections |
Oke iwe m bu na ndi igbo ufodu bu ndi nzuzu anaghi a kwanyere Zik ugwu ruru ya. | Leipzig Corpus Collections |
Oke mmiri ozuzo na ọnọdụ ihu eluigwe na-emekpa ndị ọrụ enyem aka ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
O kenere ya maka mbọ ọ na-agba iji hụ na onye ọbụla maara na onweghị ihe dị njọ mere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Okenye anaghị aka nka na-egwu o maara agba, ha wepụtara onyokomita ha were chakwasi na London bụ ebe Buhari na ndị na-ezo ya nọ. | Leipzig Corpus Collections |
Oke osimiri bu miri ukwu-ukwu na ba uwa buru-buru. | Leipzig Corpus Collections |
Oke osimiri nile n'uwa bara ya buru-buru. | Leipzig Corpus Collections |
Oke osimiri nke ana kpo Artic Ocean bu oke osimiri ntakiri e kere mgbe a kewasiri-ekewa Osimiri uwa n'ise. | Leipzig Corpus Collections |
Oke osimiri nke ana kpo Southern Ocean, ma Antarctic Ocean na South Polar Ocean ufodu, bu oke osimiri e kere mgbe a kewasiri-ekewa Osimiri uwa n'ise. | Leipzig Corpus Collections |
Oke osisi ndị Igbo ji eme ọnụ a daala! | Leipzig Corpus Collections |
O kèrè Muslim Mosque, Inc., ọtú éféfé, na ọtù nke éféfé ádíghị, na nke Africa-Nílé, Afro-American Unity. | Leipzig Corpus Collections |
O kèrè orü ǹkà rúfwuó púkú abụọ, nke nwéré nke òtìté 900 na nsè 1,100. | Leipzig Corpus Collections |
Okirikiri ka a na-agba ukwu ose, a naghị arị ya elu. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.